Sentence
stringlengths 22
131
| label
stringclasses 3
values |
---|---|
Etu otu enyemaka e hibere ịzọpụta ụmụaka si akpụpụ ụmụaka n'ezinụlọ ha n'aka ike | Negative |
World Population Day: Ihe isi ike emeela ka anyị kagbuo atụmatụ ịmụ oke ụmụ - Ndị ntorobịa | Negative |
Iji asụsụ Igbo eme ihe onyonyo ahụike azọpụtala ndụ ọtụtụ ndị nne – Dkt Ogechi Eze | Positive |
E wepụ nne m akaghị ịgbalahụ ọnwụ site n'ọrịa 'sickle cell'-Nwaanyị dị afọ 65 | Positive |
A mụtara m asụsụ ndị Chịana n’Anambra tupu m apụọ Naịjriịa - Ifeoma Amuche | Positive |
Ị ma na ịta anụ na-acha mmee mmee nwereike ịmetụta ahụike gị n'ụzọ ọjọọ? | Negative |
World Drug Abuse Day: 'A kụgbụrụ nwa m maka ebubo mkpụrụmmiri' - Onye e gburu nwa ya | Negative |
Etu m si sọrọ KCee mee egwu Ojapiano - Chigozie Okeke | Positive |
Africa Eye: Etu m si ebuagha megide oke a na-akpasị ndị nwere ọrịa 'sickle cell' | Positive |
Etu ịpụ n'anyanwụ si butere m ọrịa kansa dịka onye anyarị - Gerald Eke | Negative |
Fuel subsidy: Ihe ndị mmadụ na-agabiga n’oge iri elu ọnụego mmanụ ụgbọala a | Negative |
Fuel subsidy removal: Ego ole m na-ejibụ agba ụgbọala aga ọrụ anaghịzị ezu | Negative |
Ọgba mbọ: Etu m siri malite ịrụpụta akpụkpọụkwụ na-amụghị ya amụ - Anastasia Uzodinma | Positive |
Ụfọdụ ihe agaghị echefụ maka ọchịchị Onyeisiala Muhammdu Buhari | Negative |
Ihe mere ụfọdụ ndị otiegwu n'Ọwụwa Anyanwụ anaghị apụtacha ihe - Ugochi | Negative |
Traditional Religion: Ihe mere ndị ntorobịa uka Kraịst ji alaghachị n'ụka omenala | Neutral |
Kosi kara imalite inyere m aka na nleta nna ya dara ahụ kemgbe afọ 26 – Nne nwaada a magburu | Negative |
Africa Eye: Etu ndị ọrụ nchekwa na ndị ekperima si eji mmaja anapụ ndị 'queer' ego na Naịjirịa | Negative |
Obi na-ata m ụta maka ọnọdụ nne na nna m nọ ugbua - Sonia Ekweremadu | Negative |
Ọgba Mbọ: Etu ọrụ nka m siri bụrụ ihe a na-agba nkiri na mba ụwa dị icheiche - Joshua Egesi | Positive |
Ibu m buru egbochighị m ịbụ 'Model' - Jennifer Enujiugha | Positive |
World Malaria Day: Ihe Ị kwesịrị ịma maka ọgwụ mgbochi ọrịa ịba ọhụrụ Naịjirịa nabatara | Neutral |
Ihe i kwesịrị ịma maka iwu nwereike igbochi ndị dọkịnta ịhapụ Naịjirịa achụ akaraka ha n'ofesi | Negative |
Ndị Abia kpebiri n'oge a na ike ọchịchị ọjọọ agwụla ha – Ginger Onwusibe | Positive |
Disability bill: Lee ntaramahụhụ dịịrị onye ọbụla ji ndị nwere nkwarụ arịọ arịrịọ n'Enugwu steeti | Negative |
Ime onyonyo na soshal media na-enye m mbada ego ugbua - Justin Ug | Positive |
Lekwa etu iwu 'Constitutional Alteration Bill' nke afọ 2023 si metụta gị | Neutral |
Christine Nnaji: Nwata nwaanyị nwere 'autism' na-eji nka enyere ụmụaka ibe ya aka | Positive |
Nye anyị mmiri, nye anyị nchekwa'... Arịrịọ ndị Enugwu na-arịọ Peter Mba | Negative |
Ihe mere o ji dịka otu Ohaneze Ndigbo a na-ekwu okwu ire abụọ | Negative |
Kwalite udo, belata ụbịam... Ihe ndị Ebonyi chọrọ n'aka gọvanọ ọhụrụ ha | Neutral |
Ọkaikpe nwee obi ebere' - Ihe ụfọdụ kwuru maka ikpe a mara Ekweremadu, nwunye ya | Negative |
Anyị agaghị ebiri ego maka ịkwụ ndị ọrụ ụgwọ ọnwa n'Abia Steeti - Mascot Uzor Kalu | Positive |
Etu m ga-esi weghachite ebube na ugwu Abia steeti – Alex Otti | Positive |
Aga m etinye mmepe Aba n'ọnọdụ 'State of Emergency' ma m bụrụ Gọvanọ - Gregory Ibe | Negative |
Frank Nweke Jnr: Nye m otu afọ, mmiri ga-agba n’Enugu | Positive |
Africa Eye: 'Seychelles, ije mụ na ọgwụike heroin' | Negative |
Ihe ndị ahịa ha gbara ọkụ n'Ajegunle gwara BBC Igbo | Negative |
Bode George: Ndị na-agbasa ozi ịkpaoke agbụrụ gwa anyị ihe ha ga-eme ma ha banye ọchịchị Legọs | Negative |
"Aga m abụ onye odibo nye ndị Enugwu ma m bụrụ Gọvanọ" - Ụkọchukwu Obi-Ozoemena | Positive |
Ihe ndị mmadụ na-ekwu maka mpụtara ntụliaka onyeisiala Naịjirịa | Neutral |
Ihe mere m ji laghachi ga tụọ vootu n'agbanyeghị ndị omekome wakporo m | Positive |
Inconclusive', 'Run off' na etu ndị ọzọ ntuliaka 2023 nwereike isi gaa | Neutral |
Peter Obi: Ihe ndị ị maghị maka Obi, Tinubu, Peter Obi, Kwankwaso na Atiku | Neutral |
New Naira Scarcity: Ihe ndị mmadụ na-agabiga n'ihi ụkọ ego naịra | Negative |
Sex for work: Etu ndịisi ụlọọrụ ebe a na-akọpụta ahịhịa tii si edina ụmụnwaanyị na-achọ ọrụ | Negative |
First-time voters: 'Ihe mere ntuliaka 2023 a ji dị mkpa' | Positive |
Nigeria Election 2023: Ihe i nwereike ime ka ị bụrụ Onyeisiala Naịjirịa otu ụbọchị | Positive |
Ihe mere PDP Abia Steeti jiri si n'Isialangwa North họpụta onye ga-azọ ọkwa Gọvanọ | Neutral |
Ọ ga-atụ ha n'anya, aga m abụ Gọvanọ Legọs - Gbadebo Rhodes-Vivour | Positive |
"Ihe mere ntuliaka afọ 2023 ji dị anyị bụ ndị ntoroọbịa Naịjirịa oke mkpa" | Positive |
Ihe mere m ji azọ ọkwa n'ụlọomeiwu Naịjirịa n'aha Labour Pati - Hilda Dokubo | Positive |
Oke ruuru ndị Enugwu North na South ga-eru ha aka n'ọchịchị m - Chimaobi Sam Atu | Positive |
Aga m arụ ọrụ n'Enugwu West ọfụma karịa Ike Ekweremadu - Osita Ngwu | Positive |
John Abraham Godson: Ihe mere m ji na-azọ ọkwa n'ADC ma na-akwado Peter Obi nke Labour Pati | Positive |
Ihe anyị gabigara afọ asatọ tupu anyị mụta ejima anọ' | Positive |
Anyị agaghị ebugharị oge e kwesịrị ime ntuliaka - Mahmood Yakubu | Neutral |
Etu m si eji ụkara nsibidi, uli na Mbarị akọ akụkọ omenala ndị Igbo - Chinwendu Kelechi | Positive |
Ọgba Mbọ: Ekweghị m ka isi m kpuru gbochie iji aka m emepụta ihe dị mma - Ifeanyi Ukwueze | Positive |
Buhari tinyere ụfọdụ ego a napụtara ndị zupuru ya n'ịrụ 'Second Niger Bridge' - Fashola | Positive |
Anyị amaghị na agha Biafra ga-erucha afọ atọ - Ndị hụrụ agha | Negative |
Ndị Igbo bi na Kano enweghị ụjọ ọbụla, obi ruru anyị ala - Eze ndị Igbo na Kano | Positive |
Miss Universe 2022: Ihe mere m ji ahapụ Amerịka bịa turuugo ‘Miss Universe’ na Naịjirịa - Montana Onose | Positive |
World Braille Day: Lee onye kpuru isi na-akụziri ndị na-ahụ ụzọ 'Mathematics' | Positive |
Mmerụ ahụ so ihe gbara ka ogbunigwe na Kano ka na-emetụta mụ na ọrụ m' | Negative |
Lekwa ego ole eji esi Legọs gaa ọwụwa anyanwụ Naijirịa ugbua | Negative |
Etu anyị si mepụta akwa 'Goddess Drip' na-ewu ebe niile. | Positive |
Africa Eye: Etu ụbịam si akpata enweghị nchekwa na mpụ iri elu n'Afrịka | Negative |
Artificial Intelligence: Etu anyị siri rụpụta rọbọtụ nwere ọgụgụisi ka mmadụ - Chuks Ekwueme | Positive |
Ihe mere eji agba m ụta oge niile - Bola Ahmed Tinubu | Negative |
Ihe m jiri hiwe ebe a na-echekwa mmiri ara ụmụnwaanyị - Dkt Chinny Obinwanne | Negative |
Ọgba Mbọ: Lee Afam Dozie, onye na-akpọlịte ụgbọala mgbe ochie n'ọnwụ | Positive |
Ihe mere m ji hapụ Kanada ebe m bụ dọkịta bịa ịnọchite Anambra Central - Chinedu Umeadi | Positive |
Etu anyị si rụpụta ogbunigwe e ji lụọ agha Biafra - Felix Oragwu | Positive |
Ị nụla maka osimiri Ethiope, mmiri a sị na-agwọ ọrịa ma na-enye onyinye? | Positive |
Festus Keyamo: 'Onye atala Tinubu ụta maka foto Donald Duke, ọ maghị maka ya' | Negative |
Ihe m ji hapụ ọrụ Nọọsụ n'Amerịka chọọ ịnọchite Enugu-North na South n'Ụlọnnochiteanya' | Positive |
Chef Mohammed: Etu m si malite isi nri ọdịnala ndị Naịjirịa | Positive |
Ọgba mbọ: Ehi Igbo anaghị atapịasị ubi ndị mmadụ - Madiwe Okolie | Positive |
‘Ajọ ụzọ na-etinye ndụ anyị n’ọnọdụ ọjọọ’ - Ndị obodo Egbuoma, Imo steeti | Negative |
Ọ bụghị eziokwu na ụmụnwaanyị na-etinye m na mkpaabụ ha - Tony Umez | Neutral |
BBC Africa Eye: Ihe ụmụnwaanyị na-agba odibo na-agabiga n'Afrịka | Negative |
A mụrụ anyị mgbe a na-atụfu ejima - Ụmụ ejima gbara afọ 80 | Negative |
Obudu: Ị ma maka obodo a ụmụnwoke na ụmụnwaanyị nwere asụsụ nke ha? | Neutral |
Etu m si bụrụ ọkaibe n'ọrụ 'Mechanic' ụgbọala – Ukamaka Maluze | Positive |
Ihe mere m ji gbaa arụkwaghịm dịka mịnịsta Ọkụ n’oge Jonathan - Barth Nnaji | Negative |
Ọ bụ ọgụ dara n'etiti ndịagha na ndị ohi mmanụ butere nsogbu n'Izombe - Gọọmentị Imo | Negative |
COP27: Etu ụfọdụ ihe ị na-eme si akwalite mgbanwe ihu eligwe | Positive |
Anwara m ugboro anọ tupu m merie asọmpi nwaanyị kacha mma na Naịjirịa - Ada Eme | Positive |
Abụbu m 'pastor' mana ugbua a bụzị m dibịa' - Ikuku the Great Ijele | Neutral |
Ihe mere ntuliaka 2023 ga-eji atụ ndị mmadụ n'anya - Rabiu Kwankwaso | Neutral |
South East Governors: Etu anyị ga-esi kekpọọ ọnọdụ nchekwa n'Ọwụwa Anyanwụ | Positive |
Kenneth Okonkwo: 'Ọbụrụ na Labour Party gbanwee, agaghị m ahapụ ha naanị, aga m ebuso ha agha' | Positive |
Ọtụtụ ndị a ma ama na-etigharị egwu m na-anataghị m ikike - Madam Ladder | Negative |
Etu m si zute di m bụ Gọvanọ Akeredolu nke Ondo Steeti - Betty Anyanwu | Positive |
Chibuike Napoleon: Amalitere m ọrụ idugharị ndị ọbịa n'ogige ụmụanụmanụ ka m dị afọ isii | Positive |
Poco Lee: Etu m si bụrụ ọgbaegwu a ma ama nakwa ihe na-enye m ọṅụ | Positive |
Ihe m ji hapụ ọrụ ‘Telecoms’ mepụtawa ‘Yogurt’ – Kingsley Mbah | Positive |
Aisha Buhari: Amaghị m ma anyị mezuru ihe ndị mmadụ tụrụ anya na anyị ga-eme, mere m jiri rịọ ndị Naịjirịa | Positive |
Africa Eye: Etu agụụ si egbusi ụmụaka na Tigray n'ihi agha ha na gọọmentị Ethiopia | Negative |