igbo_input
stringlengths 34
936
| eng_output
stringlengths 21
688
|
---|---|
AFCON 2019: Oge o ruola ịgbaghara Ighalo?Abia Pipeline explosion: Sineti ekwuola na ha ga-enyocha ihe mere | AFCON 2019: Is it time to pardon Ighalo? Abia Pipeline explosion: Senate says they will investigate what happened |
Arsenal gosiri ndị Valencia na ọ bụghị egwuregwu ka ha bịara ịgwụ ka ha nabatara ha n'Emirates. | Arsenal showed Valencia that they mean business when they were welcomed in Emirates. |
Ọ bụ eziokwu na e buliri ego opekatampe ndị ọrụ, mana ọ bụghị ebe ahụ ka okwu bere. | It is true that the minimum wages were raised, but that is not where the issue started. |
Ọkammụta n'ihe gbasara iwu bụ Chidi Odinkalu sị, "Ilebaa anya ị ga-ahụ ọtụtụ ikpe ekperela gọọmenti achọghị ime." | A specialist in law who is Chidi Odinkalu said, "If you look you will see a lot of cases against government that they don't want to obey." |
Ọ gụrụ akwụkwọ na ngalaba Kọmputa Sayensị tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị. | He studied Computer Science before entering politics. |
Etu ndị 'unknown gunmen' si gbuo nwoke fọrọ otu izuụka ka ọ gbaa akwụkwọ n'Ebonyi | How 'Unknown gunmen' kill a man who is to wed in a week's time in Ebonyi. |
Mana ndị mmadụ kwuru na Total emebeghị ihe ha kwesịrị. Jonathan Iwelu bụ onye bi n'ebe ahụ sị: "Anyị dọọ mmiri, Ị ga-ahụ na ọ gbanweela ọcha ya, na-esi ka mmanụ ụgbọala. | But people say that Total has not done what they should. Jonathan Iwelu who lives there said: "We watered, you will see that it has changed its whiteness, it smells like petrol. |
Ọ kachasi ejide ndi na-ese ya na ndị na-agba ya aka etu a. | He mostly caught those who painted him and those who challenged him like this. |
Dịka ndị Igbo, ịsam na-amasị ndị mbammiri dịka ndị Rivas, Krọss Riva nakwa ndị Delta. | Like the Igbo people, people like Rivas, Króss Riva and the Delta people like to bathe. |
Ihe mere esemokwu dị n'etiti Innoson na GTBank ji ewu ugbua | Why the tussle between Innoson and GTBank has been trending now. |
Plateau: 'Ha gburu nne m, nna m, nwunye m na ụmụ m' | Plateau: 'They killed my mother, my father, my wife and my children' |
Onye bụbu gọvanọ Anambra Steetị bụ Peter Obi sokwa na ndị katọrọ ogbugbu mmadụ a mere n'Emene. | The former governor of Anambra State, Peter Obi, was also among those who condemned the massacre in Emene. |
Maijigiri kwuru na ya amaghị n'ihi na ya bụ nwata nọ n'ime obodo oge ahụ. | Maijigiri said he did not know because he was a child in the village at the time. |
Nkọwa foto, Anụ ehi so na anụ na-amasịkarị ndị mmadụ na Naịjirịa | Image Caption: Beef is one of the most popular meats consumed in Nigeria. |
Site n'akparamagwa ya, O (Nnenna Oti) gosila na ọ bụghị onye chọrọ inye ikpe ziri ezi kama ọ bụ onye kwụnyeere otu ndị. | From her behavior, (Nnenna Oti) show that she doesn't stand with justice but she stands with the group. |
Anyị kpọtụrụ dọkinta Tolulope Oko-Igare onye bụ kwa onyeisi ụlọakwụkwọ na-ahụ maka ndụmọdụ akpọrọ 'Institute of Counseling' dị na Legos na Rivas steeti ka ọ kọwaara anyị etu mmadụ ga-esi gbochie ịjị | We spoke to Dr. Tolulope Oko-Igare who is also the head of the Institute of Counseling in Lagos and Rivers state to explain to us how people can prevent abuse. |
Dịka INEC si kwuo n'oge mbụ, usoro nyocha ndị binyere aka n'akwụkwọ maka mkpọghachi ya bụ onye omeiwu bidoro taa. | As INEC said initially, the investigation of those that signed the paper to call the lawmaker back stated today. |
Ihe a bụ steeti ebe lassa fever rugoro n'Jenuwari afọ 2018 | This is the state where Lassa fever reached in January 2018 |
Sirleaf bụkwa onye napụtara m,ba Liberia n'agha ha na-alụ tupu o were ọchịchị. | Sirleaf is also the one who rescued me from the war in Liberia before she took power. |
Nke dịkwa ka ya bụ iko mbaụwa ụmụnwaanyị a gbara na mba Brazil. | What is similar is the Women's World Cup played in Brazil. |
Dọkịnta Anthony Mgbolu kọwara na ise igbo na- akọ ha ụra n'anya meekwa ka ndị na-aṅụ ya na-ahụ ihe na-adịghị. | Doctor Anthony Mgbolu explained marijuana takes away sleep from their eyes also people that takes it sees things that are not present. |
Play video Ihe ọkaiwu Labour Party na-ekwu maka ikpe nke taa from BBCIhe ọkaiwu Labour Party na-ekwu maka ikpe nke taa | Play video What Labor Party lawyers say about today's case from BBC What Labor Party lawyers say about today's case |
Ndị uweojii Anambara Steeti ekwuola na ha na-eme nnyocha iji chọpụta onye uweojii kwụ n'okporoụzọ na-anapụ ndị ọkwọụgbọla ego n'Onịcha Anambara steeti. | The police in Anambra State have said that they are investigating to find out the policeman who stood by the road collecting money from drivers in Onitsha, Anambra state. |
Bido na mba Amerịka ruo Rọshịa, gaa Jamanị, bata Briten ọtụtụ ka na-akpa oke agbụrụ. | From America to Russia, to Germany, to Britain, many are still being racist. |
Ọ bụ eziokwu na mmiri ozuzu dị mma maka ihe a kụrụ n'ubi, mana oke mmiri adịghị mma. | It's true that rain water is good for crops but heavy rain is not good. |
O nwere ndị ọzọ ị chere kwesiri ịnọ ebe a? | Are there people who are supposed to be present here |
E boro ha ebubo n'okpuru iwu 'Modern Slavery' nke mere ya ịda iwu ma mmadụ kwadoo ịkpọbata onye ọzọ mba UK iji gwu ha wayo maọbụ megbuo ha. | They were charged under the 'Modern Slavery' Act which makes it illegal for someone to arrange to bring another person into the UK to defraud or abuse them. |
Onyeisi ndị uweojii Naịjiria bụ Usman Alkali Baba ahọpụtala Tunji Disu ka ọ nọchite Abba Kyari na ọkwa orụ ịbụ onyeisi Police Intelligence Response Team (IRT). | The Nigeria Police Chief Usman Alkali Baba has appointed Tunji Disu to replace Abba Kyari as the head of the Police Intelligence Response Team (IRT). |
'Etu Nnamdi Kanu si chọọ ịlakọ mụ na Chi m' | 'How Nnamdi Kanu wants to marry me and my God' |
Mmadụ anọ anwụọla n'ihe mberede okporoụzọ mere n'ụzọ Nkwe/Ezere nke dị n'okpuru ọchịchị Ọgwụ n'Enugu Steeti. | Four people have died in a car accident which happened along Nkwe/Ezere in Ogwu local government area in Enugu state. |
BBC Igbo gbara mbọ inweta otu n'ime ezinụlọ Ogbonna n'ekwentị mana ọ mịtabeghị mkpụrụ ugbua. | BBC Igbo tried to get one of the Ogbonna family on the phone but so far it has not yielded any results. |
N'ihi nke a, ndị gọvanọ Ebonyi steeti nakwa nke Imo steeti bụ Dave Umahi na Hope Uzodimma, ekwuola sị ndị mmadụ egela iwu 'sit-at-home' a ntị. | Because of this, the governors of Ebonyi state and Imo state, Dave Umahi and Hope Uzodimma, have said that people have not listened to the 'sit-at-home' order. |
NA EME UGBU A Anambra election result: Soludo anabatala asambodo mmeri ya n'Awka taa | Happening now Anambra election result: Soludo has accepted his victory certificate in Awka today |
Nke a bụ maka na ha ga-ajụ sị "Kedu etu nwa nwanne ha nwaanyị mụtara ga-esi kparịa ọgọ ha nwoke". | This is because they will ask, "How can their learned sister-in-law insult their son-in-law". |
Ọ gara n'ihu kwuo na Anyim bụ ihe iyi ndụ egwu nye ndị Ebonyi bụ steetị ya mgbe o ji ọkwa onyeisi ndị omeiwu. | He went ahead to say that Anyim was a threat to Ebonyi which is his state when he was the senate president. |
Ha karịrị iri mana anyị ga-agbado ụkwụ na nanị iri. | They are more than ten but we will focus on only ten. |
Ndị ụlọọrụ Federal Office for Radiation Protection dị na Germany mere nchọpụta nke gosiri na ekwentị ndị China dịka OnePlus, Huawei ya na Lumia 630 nke Nokia, so na ndị nke kacha emepụta rediashọn. | The staff of federal office for Radiation Protection in Germany conducted a investigation which proved that China mobile phones, like OnePlus, Huawei and Nokia Lumia 630 are among mobile phones producing high radiation |
, mgbe onye na-enyo ma o nwereike ibu ọrịa a maọbụ onye bu ọrịa a ga-ejiri aka ya chịba ụkwụ n'ụlọ ghara ịpụta ezi, gbajọọ ya na ndị ọzọ inwe mmekọ nakwa ime ihe ndị nwereike ime ka o bufee ndị ọzọ ọrịa. | when a person who suspects that he may be infected with this disease or a person who is infected with this disease will use his hands to throw his feet in the house and not come out, it is forbidden for him to have intercourse with others and to do things that may cause him to infect others. |
Ndị otu mmọnwụ bụ ndị nọchitere ndị mụọ na ndị nnanna nwụrụla anwụ. | Death squads represent the dead. |
Ọkammụta Fidelis Okpata nke Mahadum Ndufu Alike dị n'Ebonyi Steetị bụ onye ọrụ Inec kpọpụtara mpụtara ntuliaka ahụ. | Professor Fidelis Okpata of Ndufu Alike University in Ebonyi State was an Inec official who announced the results of the election. |
Obere ihe ndịiche dị n'etu e si eme emume iri ji mgbe gboo na nke ugbua bụ na ndị Igbo bi n'ofesi nakwa obodo ọzọ na-ahụghị ala Igbo na-emezi emume iri ji ọhụrụ. | The small difference between the way of celebrating the 10th anniversary in the past and the current one is that the Igbo people living abroad as well as other countries that have not seen the Igbo land celebrate the 10th anniversary in a new way. |
Dịka nwaanyị lụchara di, aha ndị ọzọ a na-etu ya gụnyere Ori aku, Odozi akụ, Oso di eme, Oso di akpa akụ dgz. | As a married woman, other names she is called include Ori aku, Odozi aku, Oso di meme, Oso di kek aku dgz. |
Mana ebe a kacha mara ya bụ n'ejije nke ndị awụsa. | He is well known for Hausa movies |
Ọnwụ Floyd butere ngagharịiwe na mwakpo nakwa ịgba ọkụ n'obodo ahụ, dịka ndị mmadụ na-ekwu na ọ bụghị ọrụ e dinyere ndị uweojii ka ha na-arụzị, kama na ọ bụ ịkpa oke ka ọtụtụ n'ime ha na-eme megide ndị isi ojii. | Floyd's death led to protests and attacks and arson in the city, as people say that the police are not doing their job, but that it is discrimination that many of them are doing against black people. |
Garlic na nri ndị ọzọ nwere Vitamin C, E, B12, D-aspartic na Zinc na-enye aka iwulite uhe. | Garlic and other foods that contain Vitamin C, E, B12, D-aspartic and Zinc help build moisture. |
'Ọ bụghị mmadụ 7, ọ bụ 15 ka o gburu' - Uweojii | 'He killed not 7 people, but 15' - Uweojii |
Maazị Nwosu gwara ndị ntaakụkọ n'Imo steeti taa bụ ụbọchị 28 Disemba etu ihe a mere si malite. | Mr Nwosu told the news reporter in Imo state today being 28 December how the incident happened |
Ihe butere nke a bụ otu ụgbọelu Delta Airlines wụsara mmanụ ụgbọelu ya n'elu ụlọakwụkwọ ahụ dịka ọ na-achọ ụzọ o si efetu n'ọdọụgbọelu LAX, ka injin ya nyewere nsosgbu. | What caused this was one Airplane known as Delta Airlines poured its engine oil on the school while looking for ways to land the LAX plane that the engine developed a fault. |
Nnukwu nyocha ọgwu mgbochi mbụ maka ọrịa ịba amalitela na Malawi. | The first major malaria vaccine trial has begun in Malawi. |
mmadụ abụọ ọzọ na-asọ mpị isoro osiite aha ya na-ewu bụ Hilda Baci ịbụ onye inweta | Two other people are competing to be the owner of the building with the name of Hilda Baci |
Etu m si kpọpụta otu nwa okorọbia n'ụbịam - KC Limpopo | How I lifted a young boy from poverty - KC Limpopo |
Ndị ọra ọbara were mma sụgbuo Charles Erukaa mgbe ọ gara isete ọsọ nta vootu pati APC na Rivers state n'afọ 2015. | Charles Erukaa was stabbed with a knife when he went to vote for the APC party in Rivers state in 2015. |
N'abalị tupu o mee, arahụghị m ụra. Oke azụ mgbu jidere m. | The night before it happened, I couldn't sleep. I was having a serious back pains. |
Eyigharịala ụbọchị ikpe otu Peoples Democratic Party na otu Action Peoples Movement gbara maka mpụtara ntuliaka onyeisiala Naịjirịa nke e mere n'ụbọchị 25 nke ọnwa Febụwarị afọ 2023 gaaa ụbọchị 19 nke ọnwa Mee afọ 2023. | The Peoples Democratic Party and the Action Peoples Movement have postponed the date of the trial for the outcome of the Nigerian presidential election which was held on the 25th day of February 2023 to the 19th day of the month of May 2023. |
Buharị sị na nke a abụghị eziokwu n'ihi ya na enye Igbo oke nke ruru ha. | Buhari said that this is not true because he gave the Igbo the quota that is due to them. |
O kwuru na Ipob boro ya ebubo ụgha nke ka na-ewute ya nke ukwu. | He said that Ipob falsely accused him which still hurts him a lot. |
Mgbọ niile anyị mere inweta Joe Igbokwe n'elu ekwenti maka ị sa okwụ a Adegboruwa kwuru amụpụtaghị mkpụrụ. | All the efforts we made to get Joe Igbokwe on the phone for washing his feet, Adegboruwa said, did not bear fruit. |
Gọọmentị etiti enyeachịbeghị Ezinaụlọ Ekwueme ego ụlọọgwụ - Ukọchụchwụ Chukwuma | The Federal Government have not given back to the family of Ekwueme money for hospital bills - Rev. Father Chukwuma |
Big Brother Naija 2020: Lee ihe ị kwesịrị ịma maka mmadụ 20 nọ n'ime ụlọ a | Big Brother Naija 2020: Here's what you need to know about the 20 people in the house |
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii na steeti ahụ bụ Michael Abattam gbara ama nke a ma kwuo na enweghi onye nwụrụ maọbụ merụrụ ahụ na mwakpo a. | The police spokesperson who's name is Michael Abattam said that nobody died or injured during the attack. |
A na-akọwa na ọ bụ ndị ọrụ mmadụ iri na asaa nọ na ya bụ ụgbọelụ mgbe ọ kpọkasiri. | It is explained that there were 17 people in the plane when it crashed. |
Ọ bụ ndị ahụ na-ahụ na ozu atọgbọghị ma na-esigbu ndị dị ndụ, ọrụ ha na-arụ na-emekwa ka ozu nọtetu obere aka tupu o rekasịa. | They are the ones who make sure that the corpses are not left lying and take care of the living ones, and their job is to make the corpse stay a little longer before it decomposes. |
Nkọwa foto, E gbuola ọtụtụ mmadụ n'ọgụ dị n'etti ndị ọchịehi na ndị ọrụugbo | Photo caption: Many people have been killed in the clashes between farmers and farmers |
Mbaka gụpụtara ozi ndị otu Indigenous People of Biafra depụtara maka nkagbu 'sit at home 'n'ụlọụka ya. | Mbaka read out a message written by the Indigenous People of Biafra to end the 'sit at home' in his church. |
Ha kwukwara na galọnụ mmanụ ugbọala ruru puku ise wufuru n'ala, mana onweghị ihe omere maka na ọkụ agbaghị ya. | They also said that 5,000 gallons of gasoline spilled on the ground, but nothing happened because it did not catch fire. |
Otu ahụ ka o si banye n'ịchụ ntaego ụgbọala bu nke ọ kpọrọ "Ojukwu Transport Company Ltd". | That was how he started making money a vehicle called "Ojukwu Transport Company Ltd." |
Ndị omekome na-amanye ndị mmadụ ka ha nọrọ n'ụlọ n'ihi 'Sit at home' nke ndị Indigenous People of Biafra (Ipob) tinyere na mpaghara Ọwụwa Anyanwụ agbaala ụgbọala bu ngwa nri ọkụ. | Criminals forcing people to stay at home because of the 'Sit at home' by the Indigenous People of Biafra (Ipob) in the Eastern region have set fire to a car carrying food. |
Inec akwụsịtula ngụkọ mpụtara ntuliaka n’akụkụ Abịa na Enugu steeti | Inec has stopped the counting of election results in Aya and Enugu state |
Onye oti mkpu soshal midia (Social media influencer)Egwuregwu ịntaneetị (Online game)App mwulite ego (Investment apps)Ile onyonyo nakwa ịkpagharị n'ịntaneetị Isonye na nnyocha ịntaneetị ka akwụọ gị ụgwọ (paid surveys) | Social media influencer, Online game, Investment apps, watch videos and research online to get paid surveys. |
Na ntuliaka a nke e mere malite n'abalị isii ruo abalị itoolu nke ọnwa Nọvemba, Soludo meriri mmadụ iri na asaa ndị ọsọ soro ya zọọ ya bụ ọkwa. | In this election which was held from the 6th to the 9th of November, Soludo defeated 17 people who ran with him for the position. |
Onye na-ekwuchitere ndị uweojii na Benue bụ Moses Yamu, kwuru nke a n'akwụkwọ ozi ha wepụtara maka ndị ntaakụkọ. | The spokesperson for the Benue Police, Moses Yamu, said this in a letter they issued to journalists. |
N'afọ 2017, ọkara mmadụ nọ n'ụwa nọ n'egwu ibute ọrịa ịba | In 2017, half of the world's population is at risk of contracting malaria |
Okoli kwuru na ọ bụ eziokwu na nnyocha sayensi gosiri na nwoke na-anaghị ewepụ uhe ya (sperm) kwa mgbe kwa mgbe site n'ụzọ aramara maọbụ ịgbọ ncha, nwereike ibute ọrịa 'Prostate Cancer'. | Okoli said that it is true that scientific research shows that a man who does not remove his semen (sperm) regularly through the use of soap or washing, can develop prostate cancer. |
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ebinyela aka n'iwu ọhụrụ gbasara ibinye ụmụakwụkwọ ndị dara ụbịam ego iji kwadoo agụmakwụkwọ ha. | President Bola Ahmed Tinubu has signed into law a new law on lending money to underprivileged students to support their education. |
EFCC si na nke a bịara dịka ha na-enyobu na ego gọọmneti Imo bara na ya bụ ụlọ ọgwụ. | The EFCC came out of this as they suspected that the Imo government's money was going to the hospital. |
"Ego dị n'akpa anyị agbalitela ruo Ijeri dọlaza 44 nke ka ihe anyị kwudoro na 2015. | "The amount in our pocket has increased to 44 billion dollars which is what we announced in 2015. |
Mana Obi kwuru na "ndị na-ewebata okwu gbasara agbụrụ mmadụ na ndọrọndọrọ ọchịchị bụ ndị enweghị ihe ha nwere inye n'ezi ọchịchị obodo." | But Obi said that "those who introduce issues of race and politics are those who have nothing to contribute to good governance." |
N'ọnụ ya ndị ọrụ mgbasa ozi mara amara na anyị ga-edowe okwu anyị,mana anyị chọrọ ka ha gbasa ozi kwụọtọ,gbara ndị mgbasa ozi na-achọ ị bute ọgbaghara n'obodo ọsọ. | In his mouth, the media workers know that we will keep our word, but we want them to spread the right information, and stop the media who want to cause trouble in the country. |
Ụgbọala ọbụla nwere ọnụọgụgụ mmadụ ole maọbụ ibu ole o nwereike ibuli maka ịgba ọsọ dịka o kwesịrị. | Each car has the number of people or the amount of weight it can carry for racing as it should. |
Amara Lula da Silva ikpe maka mpu na angari oriri mgbe ọ nọ na-ọchichi. | Lula da Silva was convicted of bribery and corruption while in office. |
Aisha Buhari, Patience Jonathan na nwunye onyeisiala ndị ọzọ ị gaghị echefu ọsịsọ | Aisha Buhari, Patience Jonathan and other wives of the president you will never forget |
Ajụjụ ya bụ ma onwere ebe e dere n'iwu obodo na onye lụrụ nwa gọvanọ agaghị eso mee ndọrọndọrọ? | His question is it written in the law that whoever is married to the daughter of a governor shouldn't contest for election? |
Oge BBC Igbo juru Onwuemeodo ebubo ha na-ebo Okorocha maka ị tinye ọgọ ya n'okwa ọchịchị, Onwuemeodo kwuru na onweghị ihe dị njọ na Okorocha chọrọ ka ọgọ ya ba n'ọkwa ọchịchị. | When BBC Igbo accused Onwuemeodo of accusing Okorocha of putting his son-in-law in office, Onwuemeodo said that there is nothing wrong with Okorocha wanting his son-in-law to enter office. |
Ugbua ụlọikpe nyere anyị mmeri, gịnị ka ha na-emere ngagharịiwe. | Now that the court have given us victory, why are they protesting. |
kpatara nktaọ dere “Onye si Anambra agaghị achị Legọs steeti.” | caused a scandal that wrote "A person from Anambra will not rule Lagos State." |
O kwuru na ụdị ndị ahụ nọ n'ogige a rụpụtara ndị isi adịghị mma nọ n'ime ụlọ mkpọrọ nke a kpọrọ 'Asylum' na Bekee. | He said that the types in this camp produced bad leaders in the prison called 'Asylum' in English. |
Naịjirịa nwere azụ dị icheiche mana ndị mmadụ ka na-ajụ ihe na-atọ ha iche n'okporoko tụmadị isi ya. | Nigeria has many fishes but we ask people what is so tasty about stock fish most especially the head. |
N'oge ugbua kwa, ọ bụrụ na mmadụ achọghị ịta ọjị maọbụ ịṅụ mmanya, ọ ga-arịọ ka e kunye ya mmiri iji gosi na obi ya dị ọcha. | At this time, if someone doesn't want to eat kola or drink, he plead that they give him water to show that he came in peace. |
"Ọ bụ ekpere ga-azọ Naịjirịa?" Ajụjụ a ka ndị mmadụ na-ajụ banyere oku nwunye onyeisiala Naịjirịa kpọrọ. | "Is it prayer that will save Nigeria?" this questions is what people are asking about the call that the wife of the president called. |
O kwukwara sị: "Ezutela m ihe karịrị mmadụ 100 n'ime ezinaụlọ ya, obi na-atọ m pọlịna pọlina na ha niile ekwekọrịtala ka anyị lụọ. Ọtụtụ n'ime ha ahụtụbeghi nwaanyị ọcha, ha bịara na-emetụ ntutu m aka, na-ejide m aka." | He also said: "I have met more than 100 people in his family, and I am very happy that they have all agreed to marry us. Most of them have never seen a white woman before. They came and touched my hair. holding my hand." |
Okwu Trump na-abịa dịka ndị omeiwu Iraq na-agwa ndị agha Amerịka si mba ha kwara lawa. | Trump's comments come as Iraqi lawmakers are telling American troops to leave their country |
Mana Trudeau ga achọ enyemaka ndị patị nke ọzọ n'ihi na pati ya enwezuchaghị vote ole a tụrụ anya n'aka ha. | But Trudeau will need the help of other parties because his party did not get the number of votes expected from them. |
Maazị Ali Shehu gbara afọ 70 pụtakwara n'oge dịka o siri mee n'oge ntuliaka ọkwa onyeisiala gara aga. | Mr. Ali Shehu is 70 year old came out at the time as it happened in the president election |
Play video Naịjirịa adọọla Gana aka na ntị from BBCNaịjirịa adọọla Gana aka na ntị | Play video Nigeria have warn Ghana from BBC Nigeria have warn Ghana |
Ọrịa a malitere n'afọ 1918 mgbe a na-anụ agha ụwa nke mbụ bụ WW1 bụ nke metụtara ngụ ndị mmadụ. | This disease started in the year 1918 when the first world war, WW1, was heard which affected the number of people. |
Onyeisioche PDP bụ Uche Secondus kwuru na ndị APC na-eme ihe ọ bụla iji wee nweta ihu ụmụ Naijirịa . | PDP Chairman Uche Secondus said that the APC is doing anything to win the favor of Nigerians. |
Ndị ọzọ nọ na ya bụ ọgbakọ nzuzo bụ Ahmed Lawan, onye ndụ ndị Sịnetị, Lasun Yusuf, osote onyeisi ụlọomeiwu nke nata, Femi Gbajabiamila, onyeisi ụlọ nzụkọ, na Sola Adeyeye. | Others in it are Ahmed Lawan, the life of the Senate, Lasun Yusuf, the Deputy Speaker of the House of Representatives, Femi Gbajabiamila, the Speaker of the House of Assembly, and Sola Adeyeye. |
Ndị nke a metụtara gụnyere kọmishọna na-ahụ maka okpuruọchịchị obodo bụ Samuel Okoronkwo, onyeisioche Okpuru Ọchịchị Ezza North bụ Nora Alo na Chinyere Nwaogbaga nke Okpuru Ọchịchị Ebonyi. | Those affected include the Local Government Commissioner Samuel Okoronkwo, Ezza North Local Government Chairman Nora Alo and Chinyere Nwaogbaga of Ebonyi Local Government. |
Mana, ụlọ ntaakụkọ Premium Times dere na otu onye n'ime ndi uweojii ji aha ya bụ Wealth Olasunkanmi ha gbara ajụjụ gwara ha na ọ bụ emume nchete ọmụmụ otu onye n'ime ha ka ha bịara n'ọdọ nkwarị ahụ ime ebe ahụ. | But, the Premium Times newspaper wrote that one of the police officers who they interviewed by the name of Wealth Olasunkanmi told them that it was to commemorate the birth of one of them that they came to the lake. |
Dịka Nwangene siri kọwaa n'ala Igbo, "Isi na Isi na-ala. I gbuhaala mmadụ n'ala Igbo, ihe ị ga-eji mechie ya bụ mmadụ." | As Nwangene explained in Igbo land, "Isi na Isi naga. You have killed someone in Igbo land, what you will use to end it is a person." |
End of preview. Expand
in Dataset Viewer.
No dataset card yet
New: Create and edit this dataset card directly on the website!
Contribute a Dataset Card- Downloads last month
- 5