igbo_input
stringlengths 34
936
| eng_output
stringlengths 21
688
|
---|---|
Gụọ ya n'uju ebe a Ihe 5 ndị nwere ọtụ kwesiri ịma | Read it in full here 5 things people with diabetes should know |
Akụkọ pụtara sị na ha sị ebe ha gara nzụkọ nkwalite mmụọ ha n'ọbere obodo tupu awakpo ha na obodo Tse Akpam dịketere Azege nso. | Reports have emerged that they said they had gone to a spiritual development meeting in a small town before they were attacked in Tse Akpam town near Azege. |
Ọ sị na ọ na-akwụkarị ha ụgwọ malite n'ụbọchị iri abụọ na ise nke ọnwa ọbụla ma ndị nkuzi ma ndị ọrụ bekee ọzọ. | He said that he usually pays them from the 25th day of every month both teachers and other English workers. |
O kwuru na enwela iwu megidere onye ọbụla wakporo nwaanyị na Legọs steeti. | He said that there is no law against anyone who assaults a woman in Lagos State. |
Afam Deluxo kwuru na ọ bụrụ na Buhari ekwughị okwu maka nke a, ngagharịiwe agaghị akwụsị | Afam Deluxo said that if Buhari does not speak about this, the protest will not stop |
Ọkaiwu Inec bụ A.B. Mahmood kwuru na ha ga-akpọ ndị akaebe ise n'ime abalị asaa. | Inec's lawyer is A.B. Mahmood said they will call five witnesses within seven days. |
Ngalaba DSS agaghị egbu oge usoro ụzọ iwu kwadoro iji hụụ ka a kụpịara atụmatụ ọjọọ ndị a na-akpa. | The DSS will not waste time to follow the law to stop the bad ideals people are planning. |
Ha na-eme ihe megidere iwu ikike dịara onye nke Nnamdi Kanu | They are acting against the human rights law of Nnamdi Kanu |
Nkọwa foto, Oke ndi na-ebute lasa fiva ka nku na Naijiria | Photo caption, The number of people who bring lasa fever in Nigeria |
Sarakị n'onwe ya sịkwara n'obi siri ya ike na-ịza ya bụ oku ndị uweojii kpọrọ ya tupu ya nwetazịa akwụkwọ nke sị ya ya mezie nkọwa n'akwụkwọ. | Saraki himself said that he is not afraid concerning the summon that the police summoned him before he got a letter which said he should do the explanation of the letter |
Nwaada Nielsen kwuru sị "ọ dị anyị mkpa ịmata onye na-abata". | Ms. Nielsen said "we need to know who is coming in". |
O kwuru na ọbụghị ya bụ onye ọkaiwu Uche Mefor nke mere na ya enweghị ike ikwu ihe ọbụla maka ya. | He said that he was not Uche Mefor's lawyer so he could not say anything about him. |
Ndị niile na-eme ihe nkiri n'Afrịka zukọrọ na Legọs Naịjirịa na 27 Ọktoba 2019, n'emume nturuugo ihe nkiri n'Afrịka akpọrọ AMAA Award 2019. | All film makers in Africa converged in Lagos Nigeria on the 27th October 2019, for an award ceremony for movies in Africa called AMAA Award 2019. |
Mba ndị ọzọ nwere ike igbu onye ha jidere na-agba mgbere ọgwụ ike gunyere, Japan, UAE, North Korea, Iraq, Libya, Sudan, South Sudan na mba syria. | Other countries that gives death sentence to anyone caught dealing on hard drugs are, Japan, UAE, North Korea, Iraq, Libya, Sudan, South Sudan and Syria. |
A ga-ebido ime ntuliaka mgbe ọ kụrụ elekere asatọ nke ụtụtụ a, ma mechie ya n'elekere abụọ nke ehihie. | Voting will start at 8:00 this morning, and end at 2:00 p.m. |
Nkọwa foto, Igafee oke, Egypt na-akwado maka ntuliaka. Ndị nkwado tinyere ọkọlọtọ mgbasa ozi maka onyeisiala ha na Cairo n'izu a. | Image caption Crossing the border, Egypt prepares for elections. Supporters put up a campaign banner for their president in Cairo this week |
Allen Onyema sị na onweghi nrụrụaka ọbụla o mere n'Amerịka maọbụ ebe ọbụla | Allen Onyema said that he has not committed any corruption in America or anywhere |
Ndi na-edebenye aha maka PVC n'afọ a ha aka afọ ndị ọzọ? | Those who are registering their name for PVC this year are more than the previous years |
Cheta na ụfọdụ ndị Ugwu ọnụ na-eru n'okwu katọrọ atụmatụ 'Amotekun.' | Remember that some of the people of Ugwu have been critical of the 'Amotekun' plan. |
N'okwu ya, "Abụghị m feministi! Nwaanyị anaghị esiri di ya nri? Ụmụnwaanyị na-akparị ụmụnwoke maka na ọ masịrị ha?" | In his words, "Am not a feminist! a woman who doesn't cook for her husband? women that insults men because they want to?" |
Ọgọ Eze Iroegbu bụ Maazị Chibuzo Ekenze gwara BBC Igbo na ọ bụ mmadụ asaa ka ndị omekome ahụ tọrọ gụnyere "Eze Iroegbu, ọkparanne ya, nwanne papa, ndị nze abụọ, na ndị ntoroọbịa na-eso eze abụọ." | The King of Iroegbu, Mr. Chibuzo Ekenze, told BBC Igbo that seven people were arrested including "King Iroegbu, his elder brother, uncle, two cousins, and two youths who follow the king." |
Ngagharịnke a bụ maka ndị ụka ha egwuru na Benue Steeti. | This movement is for the people of their church in Benue State. |
Mmeri Wilder pụtara na ọ ka ji belt WBC ya nke ugboro iri, n'agbanyeghi na Ortiz yiri ya egwu n'ime agba isii niile ha pịara ọkpọ. | Wilder's victory means he still holds his WBC belt for the 10th time, although Ortiz threatened him in all six rounds they fought. |
Ọ bụ ekpere onye ọbụla ibi ogologo ndụ, kaa nka tupu a nwụọ, mana ọ bụghị ekpere onye ọbụla ịrụ ọrụ dị n'ilekọta onye merela agadị. | It is everyone's prayer to live a long life, preferably before death, but it is not everyone's prayer to take care of someone who has passed away. |
Kanu boro gọọmentị na ndị agha Naịjirịa ebubo na Egwu Eke nke atọ bụ ka ha bịakwa laa ndụ ndị ejighi egbe ma ọ bụ mma n'iyi dịka ha mere n'Egwu Eke nke abụọ n'afọ gara aga. | Kanu accused the government and the Nigerian military that the third Egwu Eke is to come and destroy the lives of those who did not use guns or knives as they did in the second Egwu Eke last year. |
Ọ sị, "ụgbọala o ji akwọ m nọ na be m ugbua." | He said, "The car he was driving is already in my house." |
Abaribe nọ n'ebe ọ na-akpụ isi n'Abuja mgbe ndị uweojii a pụrụiche nwụchiri ya. | Abaribe was at his barber shop in Abuja when he was arrested by the Special Police. |
Ọ bụ nnukwu dọkịnta na-ahụ maka ahụike ụmụnwaanyị ma bụrụkwa onye hibere ụlọọgwụ 'Ikedife Specialist Hospital, Nnewi." Ọ bụkwa onye a ma dịka ọnụ na-ekwuru Igbo n'ihe gbasara ọchịchị Naijiria. | He is a medical doctor who is a specialist on woman health and also the founder of Ikedife Specialist Hospital Nnewi " He is also a spokesperson for the igbos in issue relating to Nigeria politics |
Ọ ga-echetakwara gị etu o si buru gị n'afọ ọnwa itoolu, ma etu o si taa ahụhụ ka ọ na-amụpụta gị. | He will also remind you how he carried you in his womb for nine months, and how he suffered while giving birth to you. |
Ugbua, enweghizi onye ga-asị gị "ngwa wetuo ekwentị gị, apịzịla ya ka ị ghara ịpịwa ya" maọbụ "ọkwa ị hapụla ọrụ ị na-arụ pịwa ekwentị". | Now, there is no one to tell you "put your phone down, don't press it so you don't press it" or "you have stopped working on the phone" |
Ị nụtụla na nwaanyị nwere ike o nweghi ọtụ na akpa nwa si n'afọ nne ya pụta ụwa? | Have you ever heard that a woman can have a baby born from her mother's womb? |
Ebe niile tọgbọọ chakoo n'ỌraifiteImage caption: Ebe niile tọgbọọ chakoo n'Ọraifite | All places are empty in Oraifite Image caption: All places are empty in Oraifite |
Echi ga-adị kpọ kpọ. Ndị mmadụ na-ekwu na ha agaghị apụta echi. | Tomorrow will be tough. People say they won't come out tomorrow. |
Gọọmentị etiti enyela iwu ọhụrụ ga-eme ka onye ekwentị ya furu efu maọbụ mebiri emebi nweghachite akara ekwentị. | The federal government has issued a new law that will enable anyone whose phone is lost or damaged to retrieve a phone number. |
Ihe onyonyo ndị Ipob tinyere na soshal midia gosikwara ka ụfọdụ n'ime ha na-ekwu na ha "enweteghị" Amaechi. | A video posted by Ipob on social media also showed some of them saying they "didn't get" Amaechi. |
Cheta na ụlọikpe nyere iwu ka a ghara ịkpọpụta aha nwata nwoke ahụ iji chekwaa ya. | Cheta na ụlọikpe nyere iwu ka a ghara ịkpọpụta aha nwata nwoke ahụ iji chekwaa ya. |
Ya bụ ntọrọ mere n’akụkụ Isiala Mbano. O kwuru ezinaụlọ ha gbakọtara mechaa kwụọ ụgwọ mgbapụta nde kwuru nde. | That is the abduction that happened near Isiala Mbano. He said their families came together and paid millions in ransom. |
Kieran Trippier nyere goolu mbụ nke mba Ingland n'elekere ise n'asọmpị a. | Kieran Trippier scored England's first goal at five o'clock in the tournament. |
APC: Fayose a na-akwa ha emo maka ihe Oshiomhole kwuru n'Imo? | APC: Is Fayose being ridiculed for what Oshiomhole said in Imo? |
Maka nke a, ọ zara sị," Anyị agbanweela ndị isi nchekwa, anyị na ndị ọhụrụ a enweela nzụkọ maka ọnọdụ nchekwa". | Because of this, he answered saying, "we have changed the chief of securities, we and the new ones had a meeting about security". |
O kwukwara na ọ nụbeghị maka ndị e gburu ma kwee nkwa na ọ ga-eme nchọpụta gwakwa ha n'oge adịghị anya. | He said that he is yet to hear about those that were killed but he promised that he will investigate and tell them the outcome soon. |
Site mgbe ahụ gawa n'ihu, ụlọọrụ a ga-akwụ ụgwọ ngwaahịa ahụ ma ọ bụrụ na o nwere ihe ọbụla mere ngwaahịa onye ahụ. | From then on, the company will pay for the product if there is anything wrong with the person's product. |
Nkọwa foto, Otu Golden Eaglets bụ mba kacharala bulie Iko Mbaụwa nke ndị U-17 | Photo caption The Golden Eaglets are the last team to lift the U-17 World Cup |
O kwukwara na oge alụchara agha, na egburu ụfọdụ n'ime ha n'ihi na ndị obodo ha kwenyere na ha na ndị agha Naijirịa bụ ụmunne. | He said that after the war, that they killed some of them because their village didn't agree with the Nigerian army that they are brothers. |
Nkọwa foto, Ịtụrụ ime bụ ihe dị mma, Nabata mgbanwe ọbụla so ya n'ụdị nri na-agụ gị agụụ. | Photo Caption Pregnancy is a good thing, Embrace any changes that come with it in the type of food you crave. |
Ejimakor bụ onye ọkaiwu Nnamdi Kanu bu ụzọ kọwaa na o nweghi mgbe ndị Ipob ji eme ụdịrị ihe ahụ. | Ejimakor who is the lawyer to Nnamdi Kanu first explained that Ipob didn't do such a thing. |
Owoseni kọwara na kemgbe ndị agha gara na steeti ahụ, e nwere ọtụtụ ndị ọchịehi bidoro ị bata na ya. | Owoseni explained that since the army went to the state, there have been many sheikhs who have started to enter it. |
Nkọwa foto, Dịka onye ụka Katọlik katara ahụ, Mugabe kwuru na a zala ekpere ya site n'imeri 'ndị iro' ya nakwa mkpachị ọtụtụ ala ndị ọcha nwe. | Photo explanation, as a strong catholic member, Mugabe said his prayers have been answered by winning over his enemies and possessing many land the foreigners had. |
Winnie ka bụ nwaagbọghọ nọ na mbido afọ 20 oge ọ pụtara ihe n'ihe gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị, mana n'afọ ndị sotere ya, o mechara bụrụ onye a na-enyo enyo gbasara ya bụ ndọrọndọrọ ọchịchị. | Winnie was a young girl in her early 20 when he came out to contest an election, but as years went by, she later became a suspect over the election. |
Mana Sevilla ma na Man United bụ nnukwu mgbidi ha ga arịrị,. Offor gwara anyi. | But Sevilla know that Man United is a big wall they have to overcome. Offor told us. |
Sengal agbaala asọmpị isii. N'ime ya ha meriri anọ, gbaa nhatanha otu ma gbara aka n'otu. | Senegal have played six tournaments. In it they won four, drew one and contested one |
Lai Mohammed gọrọ ebubo nwunye Nnamdi Kanu onye ndu ndị Ipob boro sị na gọọmenti etiti Naịjirịa bụ ndị ji di ya. | Lai Mohammed denied the allegation the wife of Nnamdi Kanu the leader of Ipob saying that Nigerian government are the one holding his husband. |
Akụkọ si mba Spen apụta na-akowa na Real Madrid na-achọ ire ndị egwu ha gụnyere Gareth Bale, James Rodriguez, Lucas Vazquez na Mariano Diaz. | Reports from Spain state that Real Madrid are looking to sell their players including Gareth Bale, James Rodriguez, Lucas Vazquez and Mariano Diaz. |
Igbo Tradition: Ihe mere e ji alụ nwaanyị n'ozu n'ala Igbo | Igbo Tradition: The reason for marrying a woman in a corpse in Igbo land |
Mgbọ tụrụ "Blood" ebe ndị ọzọ gbara ọsọ. dịka ndị uweojii siri kwuo.Ihe e wetere n'ụlọ "Blood": | "Blood" was shot while the others ran. According to the police. What was brought to the "Blood" house: |
'A mabeghị maọbụ ndị Ipob wakporo ogbe ndị Hausa bi na Rivers state' - Ndị uweojii | 'It is not known whether Ipob attacked the Hausa community in Rivers state' - Police |
si awalite mbọ ndị uweojii na-agba n’ọrụ nkwado egwuregwu na Naijirịa. | recognizing the effort of the police in supporting Nigerian sports |