igbo
stringlengths
0
630
english
stringlengths
0
396
Anyị kwesịrị ịghọta otú obi dị ha ma gee ha ntị nke ọma ma ha kwuwe okwu , ka anyị nwee ike ịmata ihe mere ha ji na - eche otú ahụ .
We should show empathy by trying to see things from their viewpoint and by listening carefully to discern their real concerns .
Banyere Isi Iyi nke ìhè nkịtị na nke ime mmụọ , Pọl na - ede , sị : “ Chineke bụ onye sịrị : ‘ Ka ìhè nwupụta n’ọchịchịrị , ’ ya onwe ya enwuwokwa n’obi anyị iji were ihe ọmụma ahụ dị ebube banyere Chineke nye ha ìhè site n’ihu Kraịst . ”
Regarding the Source of physical and spiritual light , Paul writes : “ God is he who said : ‘ Let the light shine out of darkness , ’ and he has shone on our hearts to illuminate them with the glorious knowledge of God by the face of Christ . ”
Ọ bụrụ na nwatakịrị enweghị ihe ndị na - edozi ahụ́ dị mkpa , ọ ga - eme ka ọ kwụsị ito nke ọma .
Lack of necessary nutrients causes the child to stop growing and developing properly .
Ndị lara ezumike nká na ndị nọ n’afọ iri na ụma bụ́ ndị nọ ezumike ụlọ akwụkwọ rụrụ ọrụ n’ehihie .
Retirees and teenagers on school vacation worked during the day .
Inye ọzụzụ na ịkụziri mmadụ ihe sokwa n’ịdọ aka ná ntị .
It carries the idea of training and education .
Gịnị ka anyị kwesịrị ime ma ọ bụrụ na anyị na - ero ụra n’ụzọ ime mmụọ ?
What should we do if we are getting sleepy spiritually ?
Nkọwa a Jehova kọwara àgwà ndị o nwere na - egosi nke ọma na ọ chọrọ ka anyị mara ya , marakwa ụdị onye ọ bụ na otú o si eme ihe .
Jehovah’s description of his qualities is a clear indication that he wants us to get to know him and to become acquainted with his personality and ways .
O wesoro ndị nchụàjà ahụ “ oké iwe . ”
He “ became enraged ” against the priests .
Ọ bụ ọkwa nkà , ma , ọ bụ ụmụ mmadụ ka ọ ka hụ n’anya .
He was a carpenter , yet his greater love was for people .
Ma , mgbe ihe ahụ mere m , eweere m na o mechuola m ihu . O nwere ụbọchị ndị ọ na - abụ m cheta na m daziri ngwọrọ , obi ana - ajọ m njọ , mụ ana - ebe ákwá .
There are days when I feel really down , and I cry when I think about my physical disability .
Olee otú Chineke pụrụ isi na - eme ihe n’ụzọ kwekọrọ ná mgbanwe nke ọnọdụ n’agbanweghị n’onwe ya ?
How could God meet the challenge of varying circumstances while remaining unchanging himself ?
Ọ̀ ga - esili n’Ịntanet na - azụ ya ma na - akụziri ya ka ọ na - efe Jehova ? — Efe .
Could she successfully help bring up her son “ in the discipline and admonition of Jehovah ” over the Internet ? ​ — Eph .
Agụụ ịhụ ndị mụrụ m na - agụ m mgbe niile , ma ibi n’obodo mepere emepe mechara mara m ahụ́ .
When I was 15 , I left the village and went to live in Madrid with my older sister .
Ebe ọ bụ na ọtụtụ mmadụ anaghị anọ ụlọ nsọ ma ọ bụ ụlọ nzukọ nso n’oge ndị ahụ e ji ekpe ekpere , ha nwere ike ịnọ ebe ọ bụla ha nọ n’oge ndị ahụ kpee ekpere .
Since most people were not near the temple or a synagogue for the prayers just mentioned , they might pray wherever they happened to be at those times .
Olee otú okwu anyị ga - esi gosi na anyị nwere nghọta ?
How can we show discernment in our speech ?
Ememme Afọ Ọhụrụ bụ otu n’ime ememme ndị a na - eme na mba ndị dị n’Eshia .
Lunar New Year is an important festival on Asian calendars .
I lee ya , ị ga - ahụ ihe ndị na - eto eto ibe gị kwuru gbasara egwuregwu iberiibe na ihe mmadụ ga - eme ka a ghara igwusa ya ụdị egwuregwu a .
In this video , hear what young people say about sexual harassment and how to prevent it .
Nye ndị ga - azụtali ha , ndị na - emepụta ụgbọala na - emepụta ụgbọala ndị “ na - egbochi ịtọrọ mmadụ ” bụ́ ndị nwere ọnụ ebe e si agbapụ tear - gas , ebe e si agbapụ mgbọ , windo ndị mgbọ na - apụghị ịtụpu , taya ndị a na - apụghị igbuwa egbuwa , na ihe na - agbapụ mmanụ .
For those who can afford them , car manufacturers produce “ kidnap - proof ” cars with tear - gas dispensers , gun ports , bulletproof windows , slash - proof tires , and oil slick dispensers .
Anyị na - akpọ ndị anyị hụrụ n’anya , dị ka ezigbo ndị enyi anyị , aha ha
We use personal names when we talk with those we love , such as our close friends
N’akụkụ ọzọ nke Africa , a mụrụ nwa ọhụrụ .
In another part of Africa , a baby is born .
Nke a bụ ihe ọhụrụ ha nabatara wee hụ na ọ bụ eziokwu .
This was something new that they had to accept as true .
Ha dị njikere ịrụ ezi ọrụ nke pụrụ ịzọpụta ndụ ma e nwee ọkụ ọgbụgba .
They are ready to do good work that can be lifesaving in case of fire .
3 , 4 . ( a ) Olee àgwà e ji mara ọtụtụ ndị na - eto eto taa ?
3 , 4 . ( a ) What spirit is common among many of today’s youths ?
N’ụzọ yiri nke ahụ , ọ bụ nanị mgbe Ndị Kraịst ahụ e tere mmanụ gbaruru ọsọ ndụ ahụ n’isi — malite mgbe a kara ha akara nke mbụ ruo mgbe a kara ha akara nke ikpeazụ — ka a ga - enye ha ndụ anwụghị anwụ n’eluigwe . — Matiu 10 : 22 ; Jems 1 : 12 .
Similarly , only if anointed Christians persevere all the way to the end of their course ​ — from the initial sealing to the final one — ​ will they be crowned with immortal life in heaven . ​ — Matthew 10 : 22 ; James 1 : 12 .
Agbụrụ mmadụ nile ka nọ ya n’úkwù mgbe a mara ya ikpe , sị : “ N’ọsụsọ ihu gị ka ị ga - eri nri , ruo mgbe ị ga - alọta n’ala ; n’ihi na e siri na ya wepụta gị ; n’ihi na ájá ka ị bụ , ọ bụkwa ájá ka ị ga - alọta . ”
The entire human race was still in his loins when he received the sentence : “ In the sweat of your face you will eat bread until you return to the ground , for out of it you were taken . For dust you are and to dust you will return . ”
Ọ bụrụ na ị chọrọ ịdị ndụ mgbe nke ahụ ga - eme , mee ihe niile i nwere ike ime iji mụta banyere Chineke , bụ́ onye kere ogige Iden .
If you want that future for yourself , do all that you can to learn about the God who made the garden of Eden .
Ndị ka na - amalite amalite kwesịrị ilekwasị anya n’imechi ya anya , ọ bụghị n’imesi ya ike .
Beginners should focus on regularity rather than intensity .
E nwekwara ụmụnna ndị ọzọ bụ́ ụmụ okorobịa a kpọkọtara ịga agha . Ọ bụ ya bụ nke mbụ mụ na ụmụnna ndị ọzọ nọkọrọ .
This was the very first time I found myself among fellow believers , other young brothers of draft age who had also gathered at the conscription point .
O kwela nkwa na ife ya ga - abụ ihe kacha mkpa ná ndụ ya .
You promise Jehovah that you will put the doing of his will ahead of everything else in your life .
Olee ihe mere ndị na - eso ụzọ Jizọs ji jiri asụsụ Grik kwusaa ozi ọma ?
Why did the disciples make use of the Greek language ?
Site n’ihe Jisọs kwuru , o doro anya na Jehova bụ onye mbụ anyị kwesịrị ịhụ n’anya .
From Jesus ’ words , it is clear that first and foremost we should love Jehovah .
Họrọ ụgbọelu buru ibu karị .
Choose larger aircraft .
Ugboro ole na ole m gara chọọchị ha , m chọpụtara na ndị isi ha na ibe ha na - eserịta okwu .
After a couple of visits to their place of worship , I could see rivalry among prominent members of the group .
Ndị na - ata ahụhụ ga - enweta ezigbo nkasi obi nke mbụ ya ná ndụ ha . ”
People who suffer are going to get true comfort for the first time in their lives . ”
Ma , Baịbụl mesiri anyị obi ike , sị : “ Chineke karịrị obi anyị , marakwa ihe niile . ”
Yet , the Bible reassures us : “ God is greater than our hearts and knows all things . ”
Na 1939 , Nazi Germany , nke ya na Soviet Union jikọrọ aka n’oge ahụ , wakporo Poland , si otú a na - amalite Agha Ụwa nke Abụọ .
In 1939 , Nazi Germany , then an ally of the Soviet Union , invaded Poland , thus beginning World War II .
Anyị ma na ezi Chineke chọrọ ka anyị na - abịakwute ya n’ihi na Jizọs sịrị : “ Onye hụrụ m ahụwokwa Nna m . ” — Jọn 14 : 9 .
And since Jesus said : “ He that has seen me has seen the Father also , ” we know that the true God wants us to come to him . ​ — John 14 : 9 .
Mmụọ Chineke na - enyere ndị natara ya aka ka ha na - emesapụ aka ka Jehova .
God’s spirit helps those who receive it to reflect Jehovah’s generous personality .
N’isiokwu a , anyị ga - amụ otú ihe Jizọs kụziri mgbe ọ bịara n’ụwa na ihe nlereanya o setịpụrụ ga - esi nyere ndị bụ́ di , ndị bụ́ nwunye , ndị nne na nna , na ụmụ ha aka inwe obi ụtọ ná ndụ .
This article will discuss how Jesus ’ teachings and the example he set while on earth can help husbands , wives , parents , and children to live happy , fulfilling lives .
Ọgọst 15 , 2011
August 15 , 2011
Olee ihe anyị ga - eme ka ihe ndị ọzọ mejọrọ ghara imebi adịm ná mma anyị na Jehova ?
How can we avoid damaging our relationship with Jehovah even though we may be dealing with the mistakes of others ?
Marcus : Ma è nwetụla mgbe e nwere ọnwụ n’eluigwe ?
Marcus : But there has never been death in heaven , has there ?
N’ihi ya , n’agbanyeghị na papa m bụ onye ọhụrụ , o nyere mụ , nwanne m nwoke bụ́ Bob , na ụmụnne m ndị nwanyị bụ́ Ella na Ruby ntụziaka ka anyị na - esonyere ndị toworo eto ná nzukọ , anyị mekwara otú ahụ .
So although newly associated , Dad instructed my brother Bob , my sisters Ella and Ruby , and me to join the adults at the meetings , and we did .
Nke ahụ ga - abụ n’ezie , “ mbilite n’ọnwụ ka mma . ” — Ndị Hibru 11 : 35 .
That will indeed be “ a better resurrection . ” ​ — Hebrews 11 : 35 .
Ma , e nwere ndị chere na Ndị Kraịst ekwesịghị itinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị .
However , other sincere believers think that religion and politics should be separate .
Evelyn bere ákwá na mụ na ya agaghị anọ n’oge ahụ m ga - aga Ụlọ Akwụkwọ Gilied . Ma , o kwetara ka m gaa .
Evelyn shed tears , but we agreed that I should attend the school , and she was happy that I would enjoy valuable training at Gilead .
( a ) Gịnị ka akụkọ ozi Ndịàmà Jehova nyere n’afọ gara aga na - egosi ?
( a ) What does the activity reported by Jehovah’s Witnesses last year show ?
Anyị pụrụ ikwurịta okwu n’ụzọ . ”
We can talk on the way . ”
Nyekwa ihe ka ọtụtụ ná ndị Gris gụrụ akwụkwọ , bụ́ ndị kweere n’anwụghị anwụ nke mkpụrụ obi , echiche nke mbilite n’ọnwụ bụ ihe na - agbaka ntị . — Ọrụ 17 : 32 - 34 .
And to most educated Greeks , with their belief in the immortality of the soul , the very idea of a resurrection was repugnant . ​ — Acts 17 : 32 - 34 .
Iji bịaruo Chineke bụ́ Nna gị nso , ị ghaghị ịmụ Okwu ya , bụ́ Baịbụl , ka i wee nwee okwukwe siri ike n’ebe ọ nọ nakwa ná nkwa ndị o kwere .
To draw close to God as your Father , you must study his Word , the Bible , so as to develop strong faith in him and in his promises .
Ndị ọkà mmụta sayensị enweghị ike ịghọtacha otú ụbụrụ anyị si arụ ihe a niile dị́ ịtụnanya .
“ The ability of human children to acquire a language , ” states a professor of linguistics , “ is one of the hallmarks of [ humans ] . ”
Ike ọgwụgwụ bụ ihe ịma aka ọzọ .
Fatigue is another challenge .
Anyị kwesịrị ‘ iji obi dị nwayọọ na nkwanye ùgwù dị ukwuu ’ na - eme ihe a niile . — 1 Pita 3 : 15 .
And in all things we should behave “ with a mild temper and deep respect . ” ​ — 1 Pet . 3 : 15 .
Buru n’obi na Pọl kwuru ihe abụọ dị mkpa .
Notice that Paul highlights two steps , both necessary .
Ọ dịghị ihe ọ bụla ga - egbochi ọrụ Jehova ịga n’ihu !
Nothing can stop the spread of Jehovah’s work !
Ọzọkwa , site n’ịmịpụta “ mkpụrụ nke mmụọ nsọ ” — ịhụnanya , ọṅụ , udo , ogologo ntachi obi , obiọma , ịdị mma , ikwesị ntụkwasị obi , ịdị nwayọọ , imeru ihe n’ókè — a maara ndị na - eso ụzọ Kraịst nke ọma dị ka ndị ohu Chineke .
Also , by bringing forth “ the fruitage of the spirit ” ​ — love , joy , peace , long - suffering , kindness , goodness , faith , mildness , self - control — ​ Christ’s disciples were clearly identified as being God’s servants .
A sị ka e kwuwe , ọbụna di na nwunye ihe na - adabara nnọọ agaghị na - ekwekọrịta n’ihe niile .
After all , even well - matched marriage mates are not perfectly compatible .
Ọ bụ ezie na e lebeghị ndị Hibru Pọl degaara akwụkwọ ule ruo n’ókè ahụ , ọ dị ha mkpa inwe ọganihu ruo itozu okè , na - ewulite okwukwe ha ịtachi obi n’ihe ọ bụla pụrụ ịbịanụ . — 2 / 15 , peeji nke 29 .
Though the Hebrews to whom Paul wrote had not been tested to that point , they needed to progress to maturity , building up their faith to endure whatever might come . ​ — 2 / 15 , page 29 .
Ọ bụrụ na e nwere ihe na - adịghị mma ị na - eche gbasara Baịbụl , ọ ga - adị mma ka ị hapụ ya ka Chineke nwee ike ịkụziri gị ihe . — Abụ Ọma 25 : 4 .
If you have any negative , preconceived ideas about the Bible , try to set them aside so that God can teach you . ​ — Psalm 25 : 4 .
Ruo ọtụtụ puku afọ , Chineke ekpugheghị kpọmkwem otú ọ ga - esi emezu nzube ya maka ụwa .
For thousands of years , God did not reveal exactly how he would accomplish his purpose for the earth .
Mgbe o doro gị anya na ihe ị mụtaworo bụ eziokwu ahụ , ọ dịghị mgbe ‘ ihere ozi ọma ahụ ga - eme gị . ’ — Ndị Rom 1 : 16 .
When you are convinced that what you have learned is the truth , you will never be “ ashamed of the good news . ” ​ — Romans 1 : 16 .
Dị ka ihe atụ , Pita ò kwere ka ndị na - eso ụzọ Jizọs ndị ọzọ nyewe ya nsọpụrụ pụrụ iche ?
For example , did Peter accept special treatment from his fellow believers ?
Anyị na - egosipụta ịdị nwayọọ n’ozi anyị .
We display mildness in our ministry .
Ọ ga - eme ka anyị ghara ichefu ihe ndị ahụ .
This will help us to keep these vivid in our minds and hearts .
N’otu aka ahụ , ụmụ nwaanyị taa , karịsịa ndị nne , na - eji ọrụ n’aka .
Likewise , women today , especially mothers , lead busy lives .
Ọ bụghị ihe ọhụrụ ịhụ ebe ndị na - eto eto ji nganga pụta ma gbachitere ihe ndị ha kweere .
It is not unusual for youths to stand up proudly for and defend a cause that they believe in .
Ụmụ ọhụrụ pụrụ inwe mmetụta ịhụnanya nke mmetụ aka nne ma ọ bụ nna ha tupu ha amatadị na e metụrụ ha aka . ”
Newborns might be able to feel the love in a parent’s touch before they can feel the touch itself . ”
N’ihi ya , anyị bụ́ ụmụaka nwere ezi ohere iji ozizi Ndị Mmụta Bible tụnyere ndị nke chọọchị anyị .
As a result , we children had a good opportunity to compare the teachings of the Bible Students with those of our church .
Kama iji iwe na - agwa ha na ihe i mere dị mma , medata obi gee ntị n’ihe ha na - agwa gị .
Rather than being quick to justify yourself , try to control your emotions and absorb what your parents have to say .
Olee otú mụ na Chineke ga - esi adị ná mma ?
How can I fill my spiritual needs ?
N’agbanyeghị nke ahụ , ọ nabatara ọnọdụ ọ banyere na ya ma jiri obi ya dum jeere Jehova ozi ná ndụ ya niile .
Other Israelite women commended her yearly for her self - sacrificing spirit . ​ — Judg .
Ndị na - eto eto , ùnu nwere ike ije ozi n’ebe a chọkwuru ndị ga na - ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke ?
Young brothers and sisters , do your circumstances allow you to serve in a land where there is a greater need for Kingdom proclaimers ?
Otú ọ dị , nke a apụtaghị na iwu ji ya inye ndị pụrụ imerụ ndị Jehova ahụ́ n’ụzọ ọ bụla ihe ọmụma zuru ezu .
However , this does not mean that he is under obligation to give full information to those who may want to bring harm to Jehovah’s people in some way .
Olee mgbe ọ ga - akacha mkpa ka ndị Chineke dịrị n’otu ?
When will unity be particularly important ?
E nwere ugo ndị mmiri na - eri n’ihi na ha siri ọnwụ na ha ga - eburịrị azụ̀ karịrị ha .
Certain eagles are reported to have drowned when they did not release from their talons a fish that was too heavy to carry off .
ABỤ : 49 , 73
SONGS : 49 , 73
Nke ahụ ga - enyere gị aka ijidekwu onwe gị , meekwa ka ị na - akwanyere ma onwe gị ma ndị ọzọ ùgwù .
This will help you to gain greater self - control and self - respect ​ — as well as respect for others .
Kama ịbụ Jizọs , ọgha mkpụrụ a , dịkwa nnọọ ka nke ahụ e kwuru okwu ya n’ihe atụ nke mbụ , na - anọchi anya onye ọ bụla na - ekwusa ozi ọma Alaeze ahụ , ndị na - agha mkpụrụ nke Alaeze ahụ site n’ozi ọma ha ji ịnụ ọkụ n’obi na - ekwusa .
Rather , this sower , like the one mentioned earlier , represents individual Kingdom proclaimers , those who sow the Kingdom seed by their zealous preaching activity .
Ha ghọtara eziokwu ndị dị ebube banyere nzube Chineke .
They understood wonderful truths concerning God’s purpose .
Ndị ọzọ na - eche na ọ bụrụ na ha ekporie ndụ , ha agbaala di ha ma ọ bụ nwunye ha nwụrụ anwụ mgba okpuru , n’ihi ya , ha anaghị ekwe apụ apụ ma ọ bụ emeta ndị enyi ọhụrụ .
Others worry that enjoying themselves might amount to a betrayal , so they refuse to go out or to meet other people .
Lana kọọrọ ha nsogbu ya , ụmụ nwaanyị abụọ ahụ agwa ya ka ọ bịa hie n’ụlọ ha .
On learning of Lana’s situation , the mother , Elke , warmly invited Lana to stay with them .
Olee ụzọ ụfọdụ anyị mụtara anyị nwere ike isi na - akpa àgwà ọma n’ozi ọma ?
As considered in this article , what are some ways in which we can follow the Golden Rule ?
Ma , ndị enyi na - abụghị ezigbo ya ‘ ga na - ekwujọ gị ’ n’ihi na ‘ i soghị ha na - ebi ndụ ịla n’iyi . ’
On the other hand , false friends will “ go on speaking abusively of you ” because you do not run with them to “ the same low sink of debauchery . ”
Ịnagide Ime Ihere
Coping With Shyness
N’ụzọ doro anya , anyị ekwesịghị iche banyere onwe anyị gabiga ókè .
Clearly , we should not take ourselves too seriously .
Olee otú anyị si mara na Jehova anaghị echeta mmehie ọ gbaghaara ?
How do we know that Jehovah’s forgiveness is permanent ?
Amụma a mezuru n’etiti ndị Juu bụ́ ndị birighachiiri n’ala ha , ma a ga - enwe mmezu ya ọzọ .
This prophecy had an application among the Jews reestablished in their land , but there would be another fulfillment .
Otu okenye ọgbakọ hụrụ nsogbu ha nọ na ya wee nye ha ịnyịnya ígwè ya — o meela ochie ma ọ ka na - arụ ọrụ nke ọma .
An elder in the local congregation saw their plight and offered his own bicycle ​ — old but functional .
N’ihi gịnị ka o ji ekwu banyere ọgbọ nuklia nke abụọ ?
Why does he speak of a second nuclear age ?
Olee ihe mere anyị kwesịrị iji na - ejechi ozi Chineke anya ?
Why is it important to keep busy in Kingdom activities ?
Ọfịs Society nke dị na Switzerland kpọrọ m òkù ịmalite ịsụ ụzọ na Netherlands .
The Society’s office in Switzerland invited me to begin pioneering in the Netherlands .
Ụkpụrụ dị n’okwu ndị e dekọrọ ná 2 Ndị Kọrint 3 : 5 dabara adaba n’ọnọdụ ha : “ Iru eru anyị [ dị ka ndị ozi ] sitere na Chineke . ”
In principle , the words recorded at 2 Corinthians 3 : 5 apply to them : “ Our being adequately qualified [ as ministers ] issues from God . ”
Àjà a emewo ka anyị nwee ike ịbụ ndị a gbapụtara pụọ ná mmehie na ọnwụ , na - enye onye ọ bụla n’ime anyị ohere nke inweta ndụ ebighị ebi .
It has provided a means of release from sin and death , giving each of us the opportunity to inherit everlasting life .
E nwere ike imenye ya ihere , chụọ ya n’ụlọ akwụkwọ , ma ọ bụkwanụ taa ya ahụhụ ka nke ahụ njọ .
But it may also lead to expulsion from school or even more severe discipline .
Ihe a ọ gwara ha gbara ha ezigbo ume ma mee ka ha ghara ịda mbà .
That encouraging comment greatly helped Brian and Michelle not to give up .
Nna Jizọs , bụ́ Jehova , kwadoro ya ka ọ na - akụzi ụzọ nke ndụ a .
Behind Jesus ’ teachings on this way of life was his Father , Jehovah .
‘ Ị [ ya bụ , Jizọs ] kpọrọ mmebi iwu asị . ’ — HIB .
“ You [ Jesus ] hated lawlessness . ” ​ — HEB .
Otú ahụkwa ka Jehova si jụ Abinadab , Shama , na ụmụnne ha anọ ndị ọzọ .
In the same way , Jehovah rejected Abinadab , Shammah , and four others of their brothers .
Ịrụzu Ọrụ O Ji Bụrụ Mesaya
Completing His Role as the Messiah
Ma , nwaanyị na - erubere di ya isi anaghị eme otú a .
A supportive wife is not like that .