igbo
stringlengths 0
630
| english
stringlengths 0
396
|
---|---|
Aịsaịa hụrụ aha Jehova n’anya . | Isaiah cherished Jehovah’s name . |
Ọtụtụ ụlọ obibi mebiri kpam kpam , gụnyere otu nke e ji mere Ụlọ Nzukọ Alaeze . | Many homes were damaged beyond repair , including one used as a Kingdom Hall . |
Ndị uwe ojii nọ na Japan kwuru na nsogbu bụ́ ndị ọrụ na - akpata ha bụ isi ihe na - akpata ịrị elu nke ogbugbu ndị nọ n’agbata afọ ndụ 50 ruo 59 na - egbu onwe ha . | The police in Japan have suggested that work - related problems are a key factor in the increase in suicide among 50 - to 59 - year - olds . |
Olee otú Jizọs si akpaso Josef na Meri àgwà ? — Baịbụl kwuru , sị : “ [ Jizọs ] wee soro ha gbadaa ma bịaruo Nazaret , ọ nọkwa na - edo onwe ya n’okpuru ha . ” | What was Jesus ’ attitude toward Joseph and Mary ? — The Bible says : “ [ Jesus ] went down with them and came to Nazareth , and he continued subject to them . ” |
Ma anyị nwere uche nke Kraịst . ” — 1 KỌR . | But we do have the mind of Christ . ” — 1 COR . |
Ya mere , ọ bụrụ na e lee ya anya otú Baịbụl si ele ihe anya , ọ bụ di na nwunye ga - ekpebi ma hà ga na - eji ihe e ji egbochi afọ ime nke na - adịghị egbu nwa a tụụrụla ime ya eme ihe ma ọ bụ na ha agaghị eji . | From a Biblical point of view , then , whether a husband and wife choose to use some nonabortive method of contraception is really a personal decision . |
Devid maara nke ọma na Jehova na - eme ebere karịa ụmụ mmadụ . | David well knew that Jehovah is more merciful than humans are . |
Ya mere , onye “ ruru eru nke ọma ” bụ onye ma nke a na - akọ ma kwesị ekwesị ịrụ ọrụ e nyere ya . | Thus , one who is “ adequately qualified ” is competent and worthy to undertake a given task . |
Ọ bụrụ otú ahụ , nkwa ndị e dekọrọ na Bible pụrụ ịkasi gị obi . | If so , then you can take comfort in the promises contained in the Bible . |
A sị na Pọl nọgidere n’okpukpe ndị Juu , ma eleghị anya , ọ gaara arịgoru n’ọkwá yiri nke Simiọn , bụ́ nwa onye nkụzi Pọl , bụ́ Gameliel . | If Paul had continued to practice Judaism , he may well have risen to a position similar to that of Simeon , the son of Paul’s educator , Gamaliel . |
Ha enweghị ndị ụkọchukwu a na - akwụ ụgwọ . | They have no paid clergy . |
Kama , ọ na - elekwasị anya n’ebe anyị na - eme nke ọma , na - enyekwa anyị ohere iji aka anyị na - ekpebi ihe anyị ga - eme . | Rather , Jehovah dignifies us , appealing to the goodness in our heart and respecting our free will . |
Udo ha bụ onyinye sitere n’aka Chineke , ọ bụghị nke mmadụ guzobere . | Their peace is a gift from God , not something contrived by humans . |
Otú ọ dị , ndị nne na nna ọrụ ịzụ ụmụ doro anya maara na inyere ụmụaka aka ka ha ‘ yiri mmadụ ọhụrụ ahụ ’ adịghị mfe . | Experienced parents know , however , that helping children to “ put on the new personality ” is easier said than done . |
MGBE Antoine Skalecki bụ nwa okoro , o nwere ịnyịnya ya na ya na - eso aga ebe ọ bụla ọ na - aga . | AS A boy , Antoine Skalecki had a pony or a horse as a constant companion . |
“ Yikwasịnụ Ekike Agha Zuru Ezu nke Sitere Na Chineke ” | “ Put On the Complete Suit of Armor From God ” |
O kwuru na ọ ‘ bụụrụ ya ihe arụ ime mmehie megide Jehova n’ịghara ikpe ekpere ’ maka ndị Izrel ibe ya . — 1 Samuel 12 : 2 , 23 . | He declared it “ unthinkable . . . to sin against Jehovah by ceasing to pray ” in behalf of his fellow Israelites . — 1 Samuel 12 : 2 , 23 . |
Samuel kwesịrị ntụkwasị obi nye Jehova ná ndụ ya nile , ma ụmụ ya adịghị eje ije n’ụzọ Chineke . | Samuel is faithful to Jehovah all his life , but his sons do not walk in godly ways . |
N’ụzọ niile a , otú ihe dị n’oge ahụ ka ọ dịkwa ugbu a . — Jenesis 4 : 20 - 22 ; Luk 17 : 26 - 28 . | In these ways , life then was much as it is today . — Genesis 4 : 20 - 22 ; Luke 17 : 26 - 28 . |
Ihe Mere Ụfọdụ Ji Eje Eluigwe | Why Some Do Go to Heaven |
Ịkọwara ụmụaka banyere mmekọahụ adịghị eme ka ha mara ihe karịrị ha , ma emeghị otú ahụ pụrụ ime ka e metọọ ha . | Informing children about sex does not take away their innocence , whereas failing to do so can lead to their being robbed of it . |
EZE SỌLỌMỌN si n’ike mmụọ nsọ gwa ndị na - eto eto , sị : “ Cheta Onye Okike Ukwu gị n’oge ị bụ okorobịa , tupu oge ọdachi erute . ” | KING SOLOMON was inspired to address young people with the words : “ Remember . . . your Grand Creator in the days of your youth , before the days of distress come . ” |
Kwanyere Ọgbakọ Jehova na Nduzi Ya Ùgwù | Respect Jehovah’s Congregation and Its Direction |
Otu nwoke dị afọ 65 nke laworo ezumike nká na Canada nọ na - agba ịnyịnya ígwè ya n’isi ụtụtụ dị ka ọ na - adị eme . | A 65 - year - old retiree in Canada was out for his early - morning bike ride . |
Mgbe ụlọikpe ndị nta na - enweghị ike ikpebi ikpe , ha na - ewegara ya ndị Sanhedrin , bụ́ ndị bụ́ o kwusịa o bie . | When the lower courts could not reach a decision in a case , it was referred to the Sanhedrin , whose rulings were final . |
Ọ bụ ezie na ọ na - agba anyị ume inwe mmasị achọghị ọdịmma onwe onye nanị n’ebe ndị ọzọ nọ , ọ na - echetara anyị ịghara ịbụ ndị na - enyonye anya n’ihe ndị na - agbasaghị anyị . — Ndị Filipaị 2 : 4 ; 1 Pita 4 : 15 . | While encouraging us to take an unselfish personal interest in people , it reminds us not to be busybodies . — Philippians 2 : 4 ; 1 Peter 4 : 15 . |
“ E zuwo ohi n’ụlọ akụ̀ asatọ . | “ Eight banks have been robbed . |
Mgbe Hana hapụrụ ebe a na - eri nri , o kpegaara Chineke ekpere . | After leaving the dining chamber , Hannah prays to God . |
Ọ dị mma ịma na Baịbụl nyere ndụmọdụ ndị ga - enyere ndị na - agụ ya aka ka ha na - elekọta ahụ́ ha . | Fittingly , the Bible contains many principles that help its readers cherish their body . |
N’eziokwu , ama m ihe ọ na - achọ . ” — DAN . | I knew exactly what she wanted . ” — DYLAN . |
Onye na - achị Ijipt n’oge ahụ , bụ́ Fero Amenhotep ( Amenofis ) nke Atọ , wuru otu nnukwu ụlọ arụsị na Soleb , dị na Nubia , bụ́ nke a na - akpọzi Sudan . | The Egyptian ruler of the time , Pharaoh Amenhotep ( Amenophis ) III , built a magnificent temple at Soleb , in Nubia , now known as Sudan . |
Ha na - aghọta na ọdịdị na àgwà ha na - emetụta otú ndị ọzọ si ele Jehova na ndị ya anya . — 1 Pita 2 : 12 . | They recognize that their decorum and behavior has a bearing on how others view Jehovah and his people . — 1 Peter 2 : 12 . |
O siiri ya ike ikweta na nwanne ya nwoke ọ hụrụ n’anya , bụ́ Lazarọs , anwụọla . | She could barely believe that her beloved Lazarus was gone . |
Ma , ịtụ egwu Chineke abụghị ihe e ji ụjọ eme . | But this fear is a healthy disposition of heart . |
Ka ọnwụ Samuel na - erukwu nso , okwukwe ya sikwuru ike . | As Samuel’s life drew to a close , his faith grew ever stronger . |
N’August 1941 , Ndịàmà Jehova haziri mgbakọ ukwu na St . | In August 1941 , Jehovah’s Witnesses planned a huge convention in St . |
Olee otú anyị pụrụ isi lụso nrụgide ndị ọgbọ na - adịghị mma ọgụ ? | And how can we fight against negative peer pressure ? |
E nwere ndị isi chọọchị na - ekwu na ndị na - abịa chọọchị ha na - akpa àgwà ka ndị na - ekweghị na Chineke . | Clergymen of many denominations lament that their congregants behave like “ practical atheists . ” |
Ì NWERE ike ịkọ̀ Alaeze a na - ekwu ? — * Ọ bụ nke ahụ Jizọs kụziiri anyị ikpe ekpere maka ya . | CAN you guess what Kingdom we mean ? — * It is the one Jesus taught us to pray for . |
Ihe a niile anyị hụrụ mere ka anyị jaa Jehova mma maka ihe ndị o kere ! | How we appreciated the perfect harmony of Jehovah’s creation ! |
Nke ọ bụla n’ime ha nwere ihe o kwuru banyere Daril . | Each one mentions some particular thing about him . |
Ọ bụ otú ahụ o siri metụta Pọl . | In the same way that it did the apostle Paul . |
“ Ka Uche Gị Meekwa n’Ụwa , Dị Ka Ọ Na - eme n’Eluigwe ” | “ As in Heaven , Also Upon Earth ” |
N’ihi ya , ikpe ahụ e kpere Jizọs na ikpe ahụ a mara ya n’ụlọ Keifas n’abalị bọtara ụbọchị ememe megidere iwu . | Therefore , the nighttime trial and condemnation of Jesus held at Caiaphas ’ home on the eve of a festival was illegal . |
Ikekwe nsogbu ọ na - enwe bụ nsogbu ndị dị afọ iri na ụma na - enwekarị — uwe , ego , ọdịdị ahụ́ , ndị ọgbọ , ịgbata ihe n’ule . | * Maybe he is dealing with typical teen concerns — clothes , money , looks , peers , grades . |
Akụkọ a mere eme banyere nwata nwanyị nwere ọrịa ụbụrụ , bụ́ onye na - apụghị ikwu echiche ya ruo mgbe ọ dị afọ 18 , metụrụ ọtụtụ ndị n’obi n’ụzọ miri emi . | Many hearts were deeply touched by this true story of a young girl with cerebral palsy who could not communicate until she was 18 years of age . |
Ala Betlehem bụ okwute okwute , ọka bali na ọka wit na - emekwa nke ọma na ya . | The stony fields around Bethlehem produced good crops of grain . |
Mgbe ndị ozi nwụsịrị , ozizi na nkà ihe ọmụma ndị ọgọ mmụọ bịara kpuchie ozi ọma ahụ . | Following the death of the apostles , the good news came to be overshadowed by pagan teachings and philosophies . |
Olee ihe e nwere ike ime n’agbamakwụkwọ ma a chọọ bụ́ nke anyị kwesịrị ichebara echiche , oleekwa ebe anyị nwere ike isi nweta ndụmọdụ ga - enyere anyị aka n’akụkụ a ? | What optional feature of a wedding merits attention , and where can we find information on this matter ? |
Ahụkwara m ya n’anya nke ukwuu . | It brings us much joy to serve our Creator together . |
Anyị mechaa baptizim , anyị kwesịrị iji obi anyị niile na - ejere Chineke ozi otú ahụ anyị kwere ya ná nkwa mgbe anyị nyefere ya onwe anyị . | Thereafter , we want to continue living up to our dedication in faithful service to God . |
Ọ bụ ezigbo nwunye m na - enyere m aka . | Marjorie has been a capable minister of Jehovah , a mentor to young ones , and a faithful helper and loyal companion to me . |
Olee otú anyị kwesịrị isi were ikwusa ozi ọma Alaeze Chineke ? | How should we feel about the Kingdom - preaching work ? |
Ndị mmụọ ozi ndị ọzọ , ma ọ bụ ndị ozi , na - eme uche Chineke n’ụzọ dị iche iche . — Hib . | Other angels , or messengers , have various duties in carrying out God’s will . — Heb . |
Mgbe alụmdi na nwunye mbụ ahụ gasịrị , ọ bụ nne na nna nwanyị a na - aga ịlụ alụ na nke nwoke na - aga ịlụ nwunye na - emekarị ndokwa alụmdi na nwunye , n’oge ụfọdụ mgbe ha hụrụ na ndị o metụtara ekwenyela . | After that first union , marriage arrangements were usually made by the parents of the bride and groom , sometimes after gaining the consent of those involved . |
Mgbalị Ndị M Mere Ịga Mgbakọ | Efforts to Attend an Assembly |
Ụjọ atụla gị ịkọwa mmekọahụ dị ka onyinye magburu onwe ya Chineke nyere ya nke ga - eme ya obi ụtọ n’ọdịnihu mgbe ọ lụrụ di ma ọ bụ nwunye . | Do not be afraid to portray sex as a wonderful gift from God that he or she can enjoy in the future as a married person . |
Usoro nnyocha ahụ malitere n’agbata 1918 na 1919 bụ́ mgbe ohu ahụ na - ekwesị ntụkwasị obi , nke nwekwara uche dị ka otu òtù , gafere ule ahụ . | The inspection process only began in 1918 / 19 when the faithful and discreet slave as a class passed the test . |
Ọnwụnwa jupụtara n’ụwa taa . | Temptations abound in the world today . |
Dị ka Pọl , ọtụtụ n’ime ndị na - emegidebu eziokwu Chineke na - ejere Ya ozi ugbu a | Like Paul , many who once opposed God’s truth are now serving Him |
Gandhi kwukwara , sị : “ O nweghị onye m maara meerela ụmụ mmadụ ihe karịrị nke Jizọs meere ha . | Gandhi said : “ I know of no one who has done more for humanity than Jesus . |
Eze Sọlọmọn kwuru , sị : “ Ihe niile ruru gị aka ime , jiri ike gị dum mee ha . ” | King Solomon wrote : “ All that your hand finds to do , do with your very power . ” |
Akwụkwọ Nsọ kwuru na Haịram , bụ́ eze Taya , zigaara Sọlọmọn tọn ọlaedo anọ , eze nwaanyị Shiba ebunyekwa ya ọlaedo haruru ka nke ahụ Haịram zigaara ya . | The Scriptures say that Hiram , king of Tyre , sent four tons [ 4 t ] of gold to Solomon , the queen of Sheba gave him a similar amount , and Solomon’s fleet brought over 15 tons [ 14 t ] of gold from Ophir . |
Jotam Nọgidere Na - efe Chineke n’Agbanyeghị na Nna Ya Kwụsịrị Ife Chineke | WHEN a parent turns away from the true God , Jehovah , it can make life hard for a child . |
Na - egosi Obiọma na Ịdị Mma | Display Kindness and Goodness |
Jiri ịnụ ọkụ n’obi na - akọrọ ndị ọzọ eziokwu dị na Baịbụl . | Zealously share “ the truth of the good news ” with others . |
Ọ sịrị : “ M ga - ekwu banyere ezi omume gị , bụ́ naanị ezi omume nke gị . Chineke , ị nọwo na - ezi m ihe malite n’oge m bụ nwata , ruo ugbu a , anọ m na - akọ banyere ọrụ gị dị ebube . | And even until old age and gray - headedness , O God , do not leave me , until I may tell about your arm to the generation , to all those who are to come , about your mightiness . ” — Ps . |
Olee ihe dị mkpa Jizọs kwuru a ga - eji amara ndị na - eso ụzọ ya ? | What important characteristic of his followers did Jesus point to ? |
Obi dị m nnọọ ụtọ na m mere mkpebi ahụ ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ afọ 20 gara aga ! | I am so thankful that I took that step nearly 20 years ago ! |
Ndị otu ụdị ihe e ji atụrụ ndụ na - amasịkwa na - anọkọkarị ọnụ . | And those with similar preferences in recreation often spend much time together . |
Ụfọdụ n’ime ha bara uru nwa oge , ma a ka nwere ndị bara uru ruo taa . | Some tools were useful for perhaps a decade or so , while others have proved to be of timeless value . |
Ma , n’ụzọ na - eju anya , ọ bụ nanị ná mmalite nke narị afọ 19 ka ndị ọkà mmụta malitere iso ndị njem ala nsọ ahụ na - aga , si otú ahụ malite ọgbọ nkà mmụta ihe ochie nke Bible — ịmụ banyere arịa dị iche iche , ndị mmadụ , ebe dị iche iche , na asụsụ nke Ala Nsọ oge ochie ahụ . | Yet , surprisingly , it was not until the early 19th century that scholars began accompanying these pilgrims , thus opening the era of Biblical archaeology — the study of the artifacts , peoples , places , and languages of the ancient Holy Land . |
Nke abụọ , site n’ịmụ Bible , ị na - enwe olileanya nke karịrị olileanya ọ bụla ụmụ mmadụ pụrụ inye gị . | Second , by studying the Bible , you acquire a hope that far surpasses anything human society offers . |
Gịnị Ka Àgwà Ịgụ Ihe Gị Na - ekpughe ? | What Do Your Reading Habits Reveal ? |
N’oge na - adịghị anya , ọ ga - eruwekwa uju n’ihi ọnwụ Jizọs . | Jesus approached — but not to join the procession . |
DỊ KA LEANNE KARLINSKY SI KỌỌ | AS TOLD BY LEANNE KARLINSKY |
Nke a dị mkpa karịsịa mgbe iwe ji ya . | This is important , especially when strong emotions are involved . |
Mgbe ha lara ná ngwụsị nke mgbakọ ahụ , anya mmiri juru anyị nile anya . | When they left at the end of the assembly , we all had tears in our eyes . |
Olee otú mmetụta Setan na - enwe haruru , gịnịkwa ka ọ na - agbalị ime ? | How influential is Satan , and what does he try to do ? |
N’INDIA | CORRESPONDENT IN INDIA |
Gịnị nyeere Ebreham na Sera aka idi ihe isi ike ? | What helped Abraham and Sarah to cope with a hard life ? |
AKABO 1 ( Bekee ) | Cleveland , OH |
Lee ka ihe ọmụma ahụ si dị m mkpa nke ukwuu ! ” | How badly I needed that information ! ” |
Ọ bụrụ na i jiri aka a , ị gaghị aba uru ! ” | If you keep this up , you won’t amount to anything ! ” |
N’ụzọ ga - ekoropụ ha obi , gịnị ka a ga - amanye ndị mmegide ịghọta n’oge na - adịghị anya ? | To their chagrin , what will opposers soon be forced to recognize ? |
Ọ bụ site na Devid ka a malitere inwe usoro ndị eze , bụ́ ndị onyeisi nchụàjà na - ete mmanụ nsọ . | With David was started a dynasty of kings who were anointed with holy oil by the high priest . |
Ma , ọ matara ezi Chineke bụ́ Jehova , lụọkwa onye Izrel nke bịara n’obodo ha . | As a girl , she had probably worshipped Chemosh and the other gods of Moab , but she came to know the true God , Jehovah , and she married an Israelite who had come to take refuge in her land . |
Isi 10 ruo isi 24 gosiri mkpa ọ dị ịtụ egwu Jehova . | Chapters 10 through 24 emphasize the value of the reverential fear of Jehovah . |
Jizọs ga - anọ n’eluigwe na - achị . | God has appointed his Son to rule the earth from heaven . |
Mgbe ọzọ mgbalị ya inweta ego maka agbamakwụkwọ ya kụrụ afọ n’ala , Antonio ghọtara onye na - emegide ya . | When yet another attempt to obtain funds for his wedding failed , Antonio realized who his real opposer was . |
Ihe Ị Ga - echebara Echiche : Mkpo mkpụrụ osisi a nwere ọtụtụ ụmụ irighiri eriri dị ogologo ogologo . | Consider : The cell walls in the skin of the berry contain tiny threads arranged like rows of matches . |
Ndị Kraịst nile na - enwe mmasị ịhụ ihe ọma ndị na - esi n’ime ndị na - eso ụzọ apụta | All Christians are thrilled to see the fine results of disciple making |
Ụfọdụ kweere na Chineke achọghị ịma ma hà dị ndụ ma hà nwụrụ anwụ . | In fact , some believe that God has little interest in what is happening to humans . |
Site n’ihe Chineke kwuru ka Iju Mmiri ahụ gasịrị , n’Iwu Mozis , na n’iwu ahụ a na - achọta n’Ọrụ 15 : 28 , 29 , o zoro aka n’àjà ahụ e ji ọbara Jizọs wụsịrị chụọ . | By what God stated after the Flood , in the Mosaic Law , and in the decree found at Acts 15 : 28 , 29 , he pointed to the sacrifice involving Jesus ’ shed blood . |
Ọ sịrị : “ Onye ọ bụla nke hapụworo ụlọ ma ọ bụ ụmụnne ndị ikom ma ọ bụ ụmụnne ndị inyom ma ọ bụ nna ma ọ bụ nne ma ọ bụ ụmụ ma ọ bụ ala n’ihi aha m ga - enweta ihe karịrị ya okpukpu okpukpu , ọ ga - eketakwa ndụ ebighị ebi . ” — Mat . | Having trusted in his undeserved kindness , I fervently hope to share in the promise of his Son : “ Everyone that has left houses or brothers or sisters or father or mother or children or lands for the sake of my name will receive many times more and will inherit everlasting life . ” — Matt . |
Ma , cheta na ọ bụghị naanị n’oge pụrụ iche ka e kwesịrị ịna - akasi ndị na - eru uju obi . | Bear in mind , though , that bereaved ones need encouragement not only on special occasions . |
N’ịbụ nke na - adịghị eme ụ̀zụ̀ , nke na - adịghị emetọ ikuku , nke na - agba ọsọ karịa ụgbọala ndị nwere injin n’iji gaa n’ebe ndị dị nso , ịnyịnya ígwè bụ ihe e ji eme njem n’ọtụtụ ala . | Noiseless , pollution free , often quicker than motorized traffic over short distances , bicycles are transport workhorses in many lands . |
Ị maara na n’ime eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụru ahụ Jehova kwere ná nkwa , anyị ga - enwe ike ilegharị anya ma jiri obi anyị kwuo , sị , ‘ N’eziokwu , Chineke emewo ihe nile ka ha dị ọhụrụ ! ’ | You know that in Jehovah’s promised new heavens and new earth , we will be able to look about and say from our heart , ‘ Truly , God has made all things new ! ’ |
PEEJI NKE 21 • ABỤ : 125 , 53 | PAGE 21 • SONGS : 125 , 53 |
Ebe e mere m baptizim bụ n’otu ihe yiri drọn ndị na - akpa anụ ji enye anụ ha mmiri . | My baptism took place on February 27 , 1949 , in a metal trough that farmers used to water livestock . |