igbo
stringlengths
0
630
english
stringlengths
0
396
E nweziela ọtụtụ ndị kweere n’ikike a na - anaghị ahụ anya , ọtụtụ ndị na - enwekwukwa mmasị na ya .
Belief in the supernatural is becoming more popular , and people are increasingly drawn to it .
A kọwara ndokwa e nwere maka Kọmitii Mmekọrịta Ụlọ Ọgwụ n’ụwa nile .
The arrangement for Hospital Liaison Committees worldwide was explained .
È nwere olileanya dịnụ maka ndị nile nwụrụ kemgbe ọtụtụ narị afọ gara aga ?
What , though , of all those who have died throughout the centuries ?
A Zara Ajụjụ M Niile n’Ikpeazụ !
Answers to My Questions ​ — At Last !
Ọ bụrụ na anyị ekpee ekpere maka mmụọ Chineke , ọ ga - enye anyị ya .
If we pray for God’s spirit , he will give it to us .
Ọ bụkwa ihe ndekọ na - akpali akpali nke ọmụmụ nke otu mba .
It is also an exciting account of the birth of a nation .
Ì nwere ike ịchọpụta ha ?
Can you identify them ?
Ihe ọ bụla ọ zara , anyị nwere ike imepe traktị ahụ ma gosi ya ihe Baịbụl kwuru .
Whatever he answers , we can turn to the inside and show him what the Bible says .
N’afọ 2011 , ụlọ ọrụ na - ahụ maka ahụ́ ike n’Ingland kwuru na ihe si n’anwụrụ ụgbọala na - egbu ọtụtụ ndị n’obodo iri na ise dị na Lọndọn .
In 2011 , according to Public Health England , in 15 London boroughs , there was an increase in deaths from particulate - matter air pollution .
Olee ịdọ aka ná ntị Pọl nyere ndị okenye si Efesọs na onye ọrụ ibe ya bụ́ Timoti ?
What warning did Paul give elders from Ephesus and his coworker Timothy ?
Bible na - ekwu n’ụzọ dị mfe , sị : “ Ịhụnanya na - ewuli elu . ”
The Bible states simply : “ Love builds up . ”
E nyezie ebo ndị fọdụrụnụ ihe nketa n’akụkụ ọdịda anyanwụ site n’ife nza .
The remaining tribes are now given an inheritance on the west side by the drawing of lots .
Ha na - agụnye mmiri ọgwụ ahụ́ bụ́ iron ịkarị akarị n’ọbara , nsogbu akụrụ , na nsị isi ike ọnyụnyụ .
These include excessive iron levels in the blood , kidney problems , and constipation .
Ịmara na ụfọdụ n’ime anyị ndị na - eje ozi ala ọzọ na Korea ataala ụdị ahụhụ ahụ ha na - ata gbara ọtụtụ n’ime ha ume . — Aịza .
It encouraged many to know that some of us missionaries in Korea had undergone a similar experience . ​ — Isa .
Jizọs gwara Pita , sị : “ Mịghachi mma agha gị n’ọbọ ya , n’ihi na ndị niile na - eji mma agha ga - ala n’iyi site ná mma agha . ” — Matiu 26 : 47 - 52 .
Jesus said to Peter : “ Return your sword to its place , for all those who take the sword will perish by the sword . ” ​ — Matthew 26 : 47 - 52 .
Gịnị ka Zekaraịa 4 : 6 pụtara n’oge ochie ?
In its ancient context , what does Zechariah 4 : 6 mean ?
Ya mere , ọ bụ ihe ezi uche dị na ya ikwubi na ọ na - atụ anya n’aka anyị ilekọta ihe o ji obiọma ya nye anyị .
It is reasonable , therefore , to conclude that he expects us to care for what he has so kindly given us .
Otu nwanna nwoke ji onwe ya tụnyere onye na - achọ akụ̀ ndị nọ n’ime ala .
One brother likens himself to a prospector .
Eze nke Alaeze Chineke ka eze ụmụ mmadụ elu .
In every respect , this Kingdom is far superior to any human government .
NANỊ ihe Joel kọrọ banyere onwe ya bụ na ya bụ “ Joel , nwa Petuel . ”
Highlights From the Books of Joel and Amos
Tụlee ihe ndị e depụtara iji nyere gị aka .
Consider the clues .
Otú ọ dị , igbu otu onye ezurughị Keifas imezu nzube ọjọọ ya .
One murder , however , was not enough to attain Caiaphas ’ evil ends .
Ugboro anọ , Josef natara ntụziaka sitere n’aka mmụọ ozi banyere otú ọ ga - esi zụlite nwa nkuchi ya .
On four occasions , Joseph received angelic direction about raising his adoptive son .
Onye Aṅụrụma Na - agba Chaa Chaa Aṅaa Ntị
A Drunken Gambler Listens
( b ) Ole ndị batara n’ọgbakọ ọhụrụ ahụ ?
( b ) The new God - approved organization consisted of whom ?
Ka ndị Juu ji nwayọọ nwayọọ na - ekwere n’ozizi ndị Grik , nke bụ́ na mkpụrụ obi anaghị anwụ anwụ , ha kwụsịrị inwe olileanya na ụmụ mmadụ ga - adị ndụ ebighị ebi n’ụwa .
How different this is from the way man is presented in the Bible !
Site n’inwe àgwà ziri ezi na ime mgbalị siri ike , ị pụrụ ịmụta ịdị na - abịa n’oge !
With the right mind - set and with effort , you can learn to be on time ! [ Footnote ] Some of the names have been changed .
N’ezie , anyị apụghị ịmata aha Chineke ma ọlị ọ gwụla ma Chineke n’onwe ya ọ gwara anyị ya .
In fact , we could never know God’s name unless God himself revealed it to us .
Mmụọ nsọ nwere ike ime ka mmadụ ruo eruo ịrụ ọrụ ọ bụla e nyere ya n’ọgbakọ ma ọ bụkwanụ inweta ihe ùgwù ije ozi n’agbanyeghị ihe bụbu ọnọdụ onye ahụ ma ọ bụ ihe ọ hụrụla ná ndụ .
God’s spirit can qualify people for a work or a service privilege regardless of their previous circumstances or experience .
Otu akwụkwọ ọkọwa okwu kwuru ihe dị iche ‘ n’ịgba ume ’ na ‘ ịgụgụ obi . ’ O kwuru na okwu Grik e si sụgharịta “ ịgụgụ obi ” na - egosi na mmadụ nwere ike ‘ ịgba onye ọ bụla ume , ma , onye mmadụ na - agụgụ obi bụ onye ọ hụrụ n’anya . ’ — Tụlee Jọn 11 : 19 .
As to the difference between “ encourage ” and “ console , ” Vine’s Expository Dictionary of Old and New Testament Words explains that the Greek word translated “ console ” denotes “ a greater degree of tenderness than [ encourage ] . ” ​ — Compare John 11 : 19 .
Ọ bụrụ na i nwere ọnụ ụlọ nke gị , emela ihe ga - emebi mgbalị gị site n’ịgbanye TV ma ọ bụ egwú na - adọpụ uche gị mgbe ị na - achọ ịgụ akwụkwọ .
If you do have your own room , don’t impede your efforts by playing the TV or distracting music while you are trying to study .
Chegodị echiche banyere ụdị udo na ịdị n’otu a ga - enwe mgbe mmadụ nile nọ n’ụwa ga na - efe Chineke “ n’ime mmụọ na n’eziokwu , ” ma dị njikere ịgbaso nduzi o ji ịhụnanya enye nakwa ụkpụrụ ya zuru okè !
Think of the peace and harmony that will prevail when every person on the planet worships God “ with spirit and truth ” and willingly submits to his loving direction and perfect standards !
Ọ zara ya , sị , “ Ihe m mụtara na Baịbụl emeela ka m gbanwee , ana m akwụwazi aka ọtọ . ”
She explained , “ Bible teaching has transformed me , so I am an honest person now . ”
A gaghị ekwekwa ka ha na - ekwusa ozi ọma n’ụlọ nsọ ma ọ bụ n’ụlọ nzukọ ndị Juu .
They would be made social outcasts and barred from witnessing in the temple or in synagogues .
Lee okwu ndị a doro anya e dere na Baịbụl .
Note these clear statements made in the Bible .
Ihe nyeere otu onye aka nwere ike ọ gaghị enyere onye ọzọ aka .
What may benefit one person might not help another .
Otu ụbọchị , ọ kpọlitere otu nwatakịrị nwaanyị dị afọ iri na abụọ n’ọnwụ .
On one occasion , he resurrected a 12 - year - old girl .
Ndị mmadụ mere ọtụtụ njem n’oge Bible .
People traveled extensively in Bible times .
Mgbe Josef na Meri matara na Jizọs esoghị ha , ha ji ọsọ laghachi Jeruselem .
When Joseph and Mary realized that Jesus was missing , they rushed back to Jerusalem .
Ụmụ mmadụ na - alaghachi n’ájá — n’adịghị adị — mgbe ha nwụrụ .
Humans return to dust ​ — to nonexistence — ​ when they die .
Okwu ndị a sitere n’ike mmụọ nsọ na - agwa anyị ụzọ ụfọdụ anyị nwere ike isi na - eme ebere .
The context of these inspired words tells us some ways in which we can practice mercy .
Ọ bụ naanị mgbe ya na Ndịàmà Jehova malitere ịmụ Baịbụl ka a zara ya ajụjụ ndị ahụ .
Only when she began studying the Bible with Jehovah’s Witnesses was her spiritual thirst quenched .
O ji ezigbo iwe gwa ọkàiwu ahụ okwu na fon .
You should have heard his phone call to the lawyer !
Ka oge na - aga , e mepụtara ọgwụ mgbochi ọrịa nke a na - atanye n’ọnụ .
Later an oral vaccine was developed .
Nwunye m gwara m , si : “ Otu nwaanyị gwara m ihe mere m obi ụtọ .
“ I heard wonderful things , ” said Mairambubu .
Mgbe a manyere ya ime ka onye ara n’ihu Eze Ekish nke Gat , ọ rọrọ abụ , abụ mara nnọọ mma , bụ́ nke gụnyere okwu ndị a na - egosipụta okwukwe : “ Sonụ m mee ka Jehova dị ukwuu , ka anyị buliekwa aha Ya elu n’otu .
When he was compelled to feign insanity in front of King Achish of Gath , he composed a song , a very beautiful psalm , which included these expressions of faith : “ O magnify Jehovah with me , you people , and let us exalt his name together .
N’eziokwu , ọ bụ mgbe ahụ ka ọ ghọrọ mmadụ .
Yes , that is when human life begins .
Ma , olee otú Jizọs si zaa ajụjụ ahụ ?
How would Jesus respond to the question ?
Ya ahụ na ị na - azọhie ụkwụ mgbe ụfọdụ .
He notices that you stumble occasionally .
Jehova Bụ “ Onye Na - akwụghachi Ndị Na - achọsi Ya Ike Ụgwọ Ọrụ ”
Jehovah Is “ the Rewarder of Those Earnestly Seeking Him ”
Gịnị ka anyị kwesịrị iburu n’uche mgbe anyị na - echeta ọnwụ Jizọs , oleekwa amụma ga - enyere anyị aka ime nke a ?
What should we keep in mind when we observe the Memorial , and what prophecy will help us to do so ?
N’amụma ahụ Jizọs buru , olee ebe anyị ga - ahụ amaokwu anọ ndị ọzọ fọdụrụnụ ?
Where in Jesus ’ prophecy do we find the remaining four references ?
• ịrụ ọrụ n’Ịntanet
• working via the Internet
Ebe ọ bụ na Chineke kwere ka mmụọ ahụ nọchie anya mmụọ nsọ Ya , a kpọrọ mmụọ ọjọọ a ‘ mmụọ ọjọọ si n’ebe Jehova nọ . ’
Since God permitted that spirit to replace His holy spirit , this bad spirit is termed “ a bad spirit from Jehovah . ”
O kwuru na onye lụrụ di ma ọ bụ nwunye bụ onye e kewara ekewa , ebe onye na - alụghị “ na - echegbu onwe ya maka ihe nke Onyenwe anyị . ”
He pointed out that the married person is divided , whereas the unmarried man or woman is “ anxious for the things of the Lord . ”
Ihe ndekọ ahụ ji akụkọ banyere ọnwụ Eze Sọl na ụmụ ya atọ nwụrụ n’agha ha buru megide ndị Filistia n’Ugwu Gilboa , malite .
The narrative opens with the account of King Saul and his three sons dying in battle against the Philistines at Mount Gilboa .
Obi dị anyị ezigbo ụtọ na Jizọs gosiri otú anyị ga - esi arụ ya !
How grateful we are for Jesus ’ matchless example !
N’eziokwu , ọ ga - ewe gị oge , ị ga - agbakwa mbọ dị ukwuu iji nwee ike izi ndị si mba ọzọ ma na - asụ asụsụ dị iche na nke gị ozi ọma .
Granted , it requires extra time and effort to communicate with those of another language and culture .
A na - enwekarị mmasị iwe Ndị Kraịst na - akwụwa aka ha ọtọ ma na - arụsi ọrụ ike , bụ́ ndị na - agbaso ndụmọdụ a , n’ọrụ .
Honest , hardworking Christians who follow this advice are often preferred as employees .
Ọtụtụ puku afọ gara aga , ndị Chineke na - enwekwa mgbakọ ndị dị nsọ .
Thousands of years ago , God’s people also held holy conventions .
Ọnọdụ ndị dị n’ogige ahụ nwekwara ike ghara ịdịcha mma .
And the conditions in the camp may be far from ideal .
( a ) Gịnị ka Abụ Ọma nke 56 na - agwa anyị banyere ihe mere Devid na Gat ?
( a ) What does Psalm 56 tell us about David’s experience in Gath ?
Baịbụl katọrọ ihe ike na ndị na - eme ya .
The Bible condemns violence and those who resort to it .
Ihe Ndabere Maka Ịdị n’Otu Ndị Kraịst
The Basis for Christian Unity
Site n’oge ruo n’oge , anyị na - akpọ ndị ezinụlọ na ndị enyi anyị nọ n’ọgbakọ anyị òkù ka ha bịa n’ụlọ anyị .
Certain milestones in our children’s lives were recognized .
Ndị nwere ubi n’akụkụ ụlọ ha na - aka akụ ya karịa mkpụrụ ákụ́kụ́ ndị ọzọ .
Home gardeners grow it more than any other food .
N’ezie , Océane ghọrọ ihe kasị mma m na - eji amalite nkwurịta okwu .
Indeed , Océane became the best possible conversation opener .
Ma , ọ pụtaghị na o nweghị ihe o mere .
Nevertheless , this gradual decay of morality is dangerous .
Ọ bụ n’afọ ahụ ka m raara onwe m nye Jehova , e meekwa m baptizim .
That very same year , I dedicated myself to Jehovah and was baptized .
Ndị ozi ahụ hà ga - ama jijiji n’ụjọ n’ihu nzukọ ukwu ahụ na - enweghị omume enyi ?
Would the apostles tremble with fear before such an imposing and hostile assembly ?
Ihe nke a pụtara bụ na o nwere ike ịbụ na anyị agakwaghị anọ kpọmkwem ebe anyị nọ ugbu a na mbara igwe ọzọ .
This means that we will probably never again be here at this exact point in the universe .
Olee ihe ụmụ klas unu ga - ekwu ma ị malite ikwu banyere . . .
And how will your classmates react if you start talking about . . .
Ụnwụ nri , ọrịa na - efe efe , na mma agha ga - egbu onye ọ bụla nọgidere na Jeruselem .
Any residents of Jerusalem who remained in it would die by famine , pestilence , and the sword .
N’ihi ya , amalitere m izigara otu nwa okorobịa nọ n’ọgbakọ dị nke anyị nso ozi E - mail , malitekwa ịnwụrụ ya .
I began e - mailing a boy in a neighboring congregation and fell in love .
Otu nnyocha na - egosi na n’ime ụmụaka 52,000 e metọrọ n’ụzọ mmekọahụ , “ ndị mejupụtara pasent 72 bụ ụmụaka nọ n’ezinụlọ na - enweghị nna ma ọ bụ nne na nna mụrụ ha . ”
One study revealed that out of 52,000 cases of child abuse , “ 72 percent involved children living in a household without one or both biological parents . ”
E nwere ọtụtụ ụzọ anyị nwere ike isi gosi na ịhụnanya anyị abụghị nanị iji rite ihe , kama iji gosi na anyị na - ebute ọdịmma ndị ọzọ ụzọ .
There are many ways we can show unselfish love , going beyond just caring for our own interests .
Ìgwè ahụ guzobere ụkpụrụ nke ekweghị ka aka ndị ọzọ ruo n’akwụkwọ mpịakọta ndị ahụ ruo mgbe ha bipụtara ihe ndị ha chọpụtara .
The team developed a policy of not allowing access to the scrolls until they published the official results of their research .
▪ ‘ Ọ Dịghị Ihe Na - eme Ka Ndị Hụrụ Jehova n’Anya Sụọ Ngọngọ ’
▪ For Those Loving Jehovah , “ There Is No Stumbling Block ”
“ A na - eme ngụkọ na ọ bụ àgwà a na - akpata ọnwụ 1 onye n’ime mmadụ 5 ọ bụla gburu onwe ha na Europe , ” ka akụkọ ahụ na - akọ .
“ It is calculated that 1 out of every 5 suicides in Europe is related to this phenomenon , ” states the report .
N’agbanyeghị na ha abụghị ndị na - agwọ ọrịa uche , ndị okenye pụrụ iji ndidi nyere ndị kwere ekwe ibe ha aka , ọ bụghị ịgwa ha ihe ha kwesịrị ime , kama ichetara ha otú Jehova si ele ihe anya na isonyere ha n’ekpere na ikpe ekpere n’isi ha . — Abụ Ọma 119 : 105 ; Ndị Galeshia 6 : 1 .
Though not therapists , the elders can patiently help their fellow believers , not telling them what they should do , but reminding them of Jehovah’s viewpoint and praying with them and for them . ​ — Psalm 119 : 105 ; Galatians 6 : 1 .
Dị ka ihe atụ , a bịa n’ihe banyere anwụnta , ọnụ ahụhụ ahụ adịghị ka ntụtụ bụ́ nke nwere nanị otu oghere a pụrụ isi mịnyeghachi ọbara n’ahụ́ .
In the case of mosquitoes , for instance , the insect’s mouth parts are not like a syringe with a single opening through which blood could be reinjected .
Anyị na - agba gị ume ịgụ akụkụ Akwụkwọ Nsọ ndị na - esonụ ma chee echiche otú ha pụrụ isi nyere onye na - eto eto aka inwe echiche ziri ezi n’okwu banyere ịhọrọ ọrụ : Ilu 30 : 8 , 9 ; Eklisiastis 7 : 11 , 12 ; Matiu 6 : 33 ; 1 Ndị Kọrint 7 : 31 ; 1 Timoti 6 : 9 , 10 .
We encourage you to read the following scriptures and think about how they can help a young person to be balanced in the matter of choosing a career : Proverbs 30 : 8 , 9 ; Ecclesiastes 7 : 11 , 12 ; Matthew 6 : 33 ; 1 Corinthians 7 : 31 ; 1 Timothy 6 : 9 , 10 .
Uche pụrụ ịbụ nke a dọpụrụ n’ụzọ dị mfe , ikekwe mgbe nwa ọhụrụ na - ebe ákwá ma ọ bụ mgbe onye bịara n’azụ oge na - achọ oche .
The mind can easily be distracted , perhaps by a crying infant or a latecomer looking for a seat .
N’ezie , ọ ga - ewetara ezinụlọ ya dum nsọpụrụ .
In fact , she will bring glory to the entire family .
Mozis bụ nwoke ọzọ nwere okwukwe nke ghọtara na ndụ ya dabeere n’ebe Chineke nọ .
Moses was another man of faith who recognized his dependence on God .
N’ihi ya , ndụmọdụ Pọl nyere ka a ‘ zụpụta oge kwesịrị ekwesị ’ dabara adaba .
Hence , Paul’s counsel to ‘ buy out the opportune time ’ was appropriate .
Ndị ndú okpukpe nke oge Jizọs ghọgburu ndị mmadụ .
The religious leaders of Jesus ’ day deceived the people .
N’aka nke ọzọ , ndị nọ ná ncheta Chineke , bụ́ ndị nọ na hel — ili nkịtị nke ihe a kpọrọ mmadụ — nwere olileanya magburu onwe ya .
On the other hand , those in God’s memory who are in hell ​ — the common grave of mankind — ​ have a marvelous future .
Chegodị banyere ụgbọ mmiri jí nwayọọ nwayọọ na - ekpu .
To illustrate : Imagine a ship that capsizes .
Ị̀ ga - achọ inwe ụdị okwukwe a ?
Would you like to have this kind of faith ?
“ Malite mgbe m dị obere , m na - eji onwe m atụnyere deede m .
“ Ever since I was small , I used to compare myself with my older brother .
Ọnyà na - apụtagasị ya n’ihu , ntutu isi ya na - achanwụkwa ma dị nwịrị nwịrị .
Skin lesions and alterations in the color and texture of the hair appear .
A na - aga ime Lesley baptizim .
Lesley was to be baptized .
Ogbunigwe .
Land mines .
“ Jizọs anọtụghị ná mgbagwoju anya banyere onye ọ bụ , ebe o si bịa , ihe mere o ji bịa n’ụwa , na ihe na - eche ya n’ọdịnihu . ” — ONYE EDEMEDE BỤ́ HABAT LỌKYA .
“ Jesus had no doubt whatever as to who he was , from where he came , why he entered our world , and what the future held for him . ” ​ — AUTHOR HERBERT LOCKYER .
N’otu oge , anya mmiri malitere ịgba Loida mgbe nwanne ya nwanyị gụọrọ m ihe n’akwụkwọ a na - agụ n’ụlọ akwụkwọ .
On one occasion , Loida burst into tears when her sister read something to me from a school textbook .
Ka ọ̀tụ̀tụ̀ nke nrụrụ aka a rịworo elu n’ụzọ dị ngwa , ihe ndị ọ rụpụtara aghọwo ọdachi .
As the scale of this corruption has increased , the consequences have become catastrophic .
Taa , Jehova sikwa n’ọgbakọ ya enyere anyị aka ịma ihe anyị ga - akụzi na otú anyị ga - esi kụzie ya .
Jesus helped his disciples to acquire both , and Jehovah , through his organization , helps us to do so today .
Ya agwa m na ya bụ Onye Mmụta Baịbụl , bụ́ aha a na - akpọ Ndịàmà Jehova mgbe ụfọdụ , kwuokwa na ọ bụ naanị Chineke ka ya na - efe . — Ọpụpụ 20 : 2 , 3 ; Ọrụ 5 : 29 .
She explained that she was a Bible Student , as Jehovah’s Witnesses were sometimes called , and that she gave allegiance only to God . ​ — Exodus 20 : 2 , 3 ; Acts 5 : 29 .
Ya mere , mgbe ọ bụla otu ohu Jehova nyeere ibe ya aka , Isi Iyi nke enyemaka dị otú ahụ bụ onye e gosipụtara onyinyo ya .
So whenever one servant of Jehovah extends help to another , the real Source of such help is the one whose likeness is being reflected .