igbo
stringlengths 0
630
| english
stringlengths 0
396
|
---|---|
Ha na ya agaghị na - akpa ma ọ bụ na - ekwurịta okwu . | They thus reinforce the discipline that Jehovah has given him through the elders . |
Ma , ụjọ nwere ike ịna - atụ gị mgbe ụfọdụ . | Understandably , though , you may also feel a little anxious . |
Ya mere , mana ahụ chetaara ha na ha aghaghị ịdị na - erube isi nakwa na ndụ ha dabeere ọ bụghị nanị n’achịcha kama ‘ n’ihe nile ọ bụla nke na - esi n’ọnụ Jehova pụta . ’ | So the manna impressed upon their minds that they had to be obedient and that their lives depended not just on bread but on “ every expression of Jehovah’s mouth . ” |
O doro anya na Ndị Kraịst ahụ aghaghị inwewo echiche yiri nke Jọn na Pọl banyere ihe oyiyi okpukpe . | Clearly , those Christians would have had the same view of icons as John and Paul did . |
N’ihi nke a , Ndịàmà Jehova na - agbalị ịzụlite ụmụ ha n’ezinụlọ nke ịhụnanya dị na ya . | Jehovah’s Witnesses thus try to provide a warm , loving family environment for their children . |
I nwere ike ịjụ onye ị bịara izi ozi ọma , sị , “ Ị̀ chọrọ ka m gosi gị otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl ? ” | You might ask the householder , “ Would you like to have me show you how a Bible study is conducted ? ” |
Ma n’ihi gịnị ? | But why ? |
* Ma , ihe mere unu ji anọgide n’alụmdi na nwunye unu abụghị naanị na iwu kwuru otú ahụ . | * Commitment , however , is not simply a legalistic obligation . |
Ihe ọzọ ọ hụrụ bụ ocheeze nke dị n’eluigwe . | The vision of a throne in its position in heaven follows . |
Ọ gbara klas ahụ ume ka ha kụziere ‘ ndị niile ha nwere ike ịkụziri ihe ihe n’ime oge fọrọ afọ . ’ | He encouraged the class to teach “ as many as possible in the time that is left . ” |
E kwuwo ihe ndị yiri nke ahụ banyere ikiri TV na ụzọ ndị ọzọ ụmụaka si atụrụ ndụ bụ́ ndị na - achọ na ha ga na - anọ otu ebe . | Similar conclusions have been reached regarding TV viewing and other forms of sedentary entertainment for children . |
N’adịghị ka ụmụ mmadụ ndị na - ezughị okè ndị nwere ikike a kpaara ókè , ọ dịghị Chineke Pụrụ Ime Ihe Nile mkpa inwe atụmatụ a kapịrị ọnụ na nke a na - apụghị ịgbanwe agbanwe nke ga - ekpebi ọdịnihu mmadụ nile bi n’ụwa . | Unlike fallible men with their limited abilities , Almighty God does not need a detailed , cut - and - dried plan that sets out beforehand the destiny of every individual on the earth . |
Olee otú i chere obi ga - adị Jehova ma ọ hụ na ị na - agbalịsi ike ka ị bịaruo ya na Ọkpara ya nso ? | How do you think Jehovah feels when he observes our eagerness to draw close to him and his Son ? |
Ya anọdụzie ọdụ ma chere . | Then she sits and waits . |
A chọpụtakwala na mmadụ agaghị enwe obi ụtọ ma ọ na - achụ akụnụba ọnwụ ọnwụ ma leghara ihe ndị dị mkpa ná ndụ anya , dị ka ihe ndị gbasara ofufe Chineke . | Indeed , findings show that increased material consumption , especially at the cost of moral and spiritual values , can erode happiness . |
Mgbe ihe karịrị nde mmadụ abụọ si n’otu mba Africa gbapụ na 1994 , n’ụzọ a na - apụghị izere ezere , ogige ndị gbara ọsọ ndụ ndị e wuru ọkụ ọkụ enweghị mmiri na usoro ịdị ọcha kwesịrị ekwesị . | When over two million people fled one African country in 1994 , the hastily built refugee camps inevitably lacked water and proper sanitation . |
Ndị ọrụ karịrị otu puku na narị asaa wepụtara onwe ha ịrụ ọrụ n’ebe ọ bụla e nwere mkpa . | More than 1,700 volunteered to serve wherever needed . |
Ị maghị uru ihe ọma i meere mmadụ nwere ike ịbara ya . | You never know how much good you can do with just one act of generosity . |
A ga - eji mma agha gbuo ọtụtụ ndị Juu . Onye ọ bụla a na - egbughị , a ga - adọrọ ya n’agha laa Babịlọn . Ọ ga - ebigide ebe ahụ nwụọ . | Many Jews would die by the edge of the sword ; any who escaped death would likely have to spend the rest of their lives in exile in Babylon . |
( Amaokwu nke 15 ) N’ụzọ na - enye obi ụtọ , e nwere ọtụtụ ndị ikom dị otú ahụ ná nzukọ Chineke taa , bụ́ ndị ‘ na - ekenye nwunye ha nsọpụrụ . ’ | Happily , God’s organization today abounds with such men who ‘ assign honor to their wives . ’ |
Ihe a kpụrụ akpụ dị na Madrid , Spen , nke na - egosi na Setan bụ mmụọ ozi a chụturu achụtu | A sculpture in Madrid , Spain , depicting Satan as a corrupt , fallen angel |
Giraa | Gerar |
A na - ekenye ndị e denyere aha ha n’ụlọ akwụkwọ ahụ ihe omume ha ga - eme . | After this discussion , students who have chosen to enroll in the school deliver their assigned presentations . |
Ịdị na - agụ magazin a mgbe nile ga - enyere gị aka ịghọta ihe Chineke meworo , ihe ọ nọ na - eme , na ihe ọ ka ga - eme bụ́ ndị pụrụ iwetara gị obi ụtọ ugbu a na olileanya e ji n’aka maka ọdịnihu . — 1 Timoti 4 : 8 . | Regularly reading this magazine will help you to understand what God has done , is doing , and will yet do that can bring you happiness now and a solid hope for the future . — 1 Timothy 4 : 8 . |
Ma , mgbe ya na ụmụnna ndị ọcha gachara ozi ọma , ya agaakwa n’ụlọ ha , ọ sịrị : “ Ha dịkwa ka anyị . ” | But after sharing in the preaching work with the white Witnesses and enjoying hospitality in their homes , she exclaimed , “ They are normal people just like us ! ” |
Ná nzaghachi , Jizọs kpọrọ nwa okorobịa ahụ òkù pụrụ iche , na - asị ya : “ Ọ bụrụ na ị chọrọ ka i zuo okè [ “ zuo ezuo , ” New American Standard Bible ] , gaa ree ihe i nwere nye ndị ogbenye , ị ga - enwekwa akụ̀ n’eluigwe , bịakwa bụrụ onye na - eso ụzọ m . ” — Matiu 19 : 16 - 21 . | In response , Jesus extended to the young man a unique invitation , saying : “ If you want to be perfect [ “ complete , ” New American Standard Bible ] , go sell your belongings and give to the poor and you will have treasure in heaven , and come be my follower . ” — Matthew 19 : 16 - 21 . |
Ọ bụ ezie na ọ dịghị onye ọzọ ma aha ahụ otú Jizọs ma ya , Jizọs na - ede ya n’ahụ́ ụmụnna ya kwesịrị ntụkwasị obi nọ n’eluigwe , wee mee ka ha na ya dị ná mma . | While no one else gets to know that name in the way that Jesus does , Jesus writes it on his faithful brothers in the heavenly realm , bringing them into a close relationship with him . |
Ya mere , Ihe Odide Muratori na - akwado na na narị afọ nke abụọ O.A . , e werelarị ihe ka ọtụtụ n’akwụkwọ ndị dị ugbu a n’Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst dị ka akwụkwọ ndị so na Bible . | The Muratorian Fragment thus confirms that most of the books now found in the Christian Greek Scriptures were already considered canonical in the second century C.E . |
Onye Kraịst ọ bụla kwesịrị iji nlezianya tụlee ndụmọdụ ndị dị otú ahụ dị na Bible tupu ya ekpebiwe ihe ọ ga - etinyewe obi ya , oge ya , na ike ya na ya . | Each Christian does well to consider such Bible counsel seriously before deciding where he will focus his time , his attention , and his heart . |
Jehova ọ̀ ga - aza ekpere Nehemaya ka o cheta ya ? | Will Jehovah answer Nehemiah’s prayer for remembrance ? |
Ihe bara uru ga - esi na ya pụta ma ọ bụrụ na anyị emeda obi na - ekwe ndị mmadụ ekele ma na - emesapụrụ ha ihu . | If we do not let aloofness or coldness on our part chill our contact with others , we will have good results . |
Oge a na - aga ime anyị baptizim , anyị rịọrọ Jehova ka o nye anyị “ ezi akọ na uche . ” | At our baptism , we made a request to Jehovah for “ a good conscience . ” |
Dị ka ihe atụ , osisi na ahịhịa na - eji ìhè anyanwụ , mmiri , ihe ndị ọ na - amịta n’ala , na ikuku ndị mmadụ na ụmụ anụmanụ na - ekupụta emepụta nri na ikuku ndụ . | Humans and animals take in oxygen and food and return carbon dioxide and other matter to the system . |
Otú ahụ ka ọ dị Jizọs , mmeri o meriri ụwa mere ka o nweta ọtụtụ ndị ohu , ndị dị njikere ijere ya ozi . | Similarly , Jesus ’ victory over the world provided him with many willing slaves . |
Andrey kọwara n’edemede ya na ọ bụ ezie na ya adịghị akatọ echiche nke ndị ọzọ , na ya achọpụtala na ụzọ kasị mma isi mụta banyere Jizọs bụ ịgụ ihe ndekọ nke otu n’ime Oziọma anọ ahụ . | In his essay , Andrey explained that while he respects the opinion of others , he has found that the best way to learn about Jesus is to read one of the four Gospel accounts . |
Ubi vaịn mara mma dịkwa n’azụ ịkpọ okwu . | The back of the stage was draped with grape vines . |
Ọnụ ọgụgụ enyí ndị nọ na Kenya na - arị elu , ma nke a akpatawo nsogbu . | The elephant population in Kenya is rising , but this has brought problems . |
E dere aha Jehova narị ugboro abụọ na iri atọ na asaa na ya , ya bụ , malite na Matiu ruo ná Mkpughe . | This is the first Swahili translation to restore Jehovah’s name in 237 places from Matthew to Revelation . |
Hụ na gịnwa na - eme ihe ahụ unu kwekọrịtara . | Abide by the rules yourself . |
Ụgwọ Ọrụ Bụ́ Isi Maka Nrubeisi | The Grand Reward for Obedience |
Ị chọọ ịchọta Ụlọ Nzukọ Alaeze Ndịàmà Jehova nke dị gị nso , gaa na www.jw.org / ig . | To find the meeting times and location of a Kingdom Hall near you , visit our Web site , www.jw.org . |
Jọn chọkwara inyere ya aka imeri nsogbu tara akpụ . | John also wanted to help him deal with a serious problem . |
Ọnwụ nke onye a hụrụ n’anya bụkwa ọnọdụ ọzọ dị ilu nke pụrụ ịdị ka ogwu n’anụ ahụ́ . | The loss of loved ones is yet another bitter situation that can be like a thorn in the flesh . |
Nke a na - ewepụta ụda dị ala , bụ́ nke mmadụ pụrụ iji ọnụ na egbugbere ọnụ ya mee ka ọ ghọọ okwu . | This produces a throaty sound , which can be articulated with one’s mouth and lips to form speech . |
Filip gwara ya ozugbo na Aịzaya na - ekwu banyere Mesaya , bụ́ Jizọs . — Ọrụ 8 : 26 - 35 . | Philip lost no time in explaining that Isaiah spoke about the Messiah , Jesus . — Acts 8 : 26 - 35 . |
Olee ụzọ anyị pụrụ isi na - agọzi ndị na - akpagbu anyị ? | In what way can we bless our persecutors ? |
Maka na o nweghị ihe karịrị ihe ahụ a na - agbata n’ọsọ , ma ọ̀ bụ nke ịdị ndụ n’eluigwe ma ọ̀ bụkwanụ nke ịdị ndụ n’ụwa mgbe ọ ghọrọ paradaịs . | Because the prize — whether life in heaven or life in Paradise on earth — is beyond compare . |
Julaị – Septemba 2010 , peeji nke 3 - 9 , bụ́ ebe e kwuru otú e si akwụsị ịṅụ sịga . | See the cover series “ How to Quit Smoking , ” in the May 2010 issue of Awake ! |
Olee otú Jehova sirila kwụọ ndị jeere ya ozi ụgwọ , ma n’oge gara aga ma n’oge anyị a ? | How has Jehovah rewarded his servants , both in the past and in the present ? |
( b ) Nye ihe atụ nke otú a pụrụ isi kpagbuo ihe ime mmụọ . | ( b ) Illustrate how spiritual values can be strangled . |
Ndị ahịa a nile na - azọ azụ̀ nke kasị mma . | All these customers compete for the choice products . |
Mgbanwe Ndị Anyị Mere Baara Anyị Uru ( J . | Discern Evidence of God’s Guidance , 4 / 15 |
Omenala Nke Na - ekweghị Akwụsị Akwụsị | The Myth That Refuses to Die |
“ Ọ bụrụ na anyị ejisie ike merie adịghị ike ndị a , obi abụọ adịghị ya na anyị ga - enwe ihe ịga nke ọma ngwa ngwa karị . ” | “ If we manage to overcome these weaknesses , no doubt we will progress faster . ” |
Ma ndị dị umeala n’obi ga - enweta ala ; ịba ụba nke udo ga - atọkwa ha ụtọ . ” — Abụ Ọma 37 : 10 , 11 . | But the meek ones themselves will possess the earth , and they will indeed find their exquisite delight in the abundance of peace . ” — Psalm 37 : 10 , 11 . |
Anyị na - enwetakwa ihe mmesighachi obi ike na - agba ume site n’okwu Jisọs , bụ́ : “ Unu atụkwala egwu ndị na - egbu ahụ , ma ha apụghị igbu mkpụrụ obi : kama na - atụnụ egwu Onye ahụ Nke pụrụ ịla mkpụrụ obi na ahụ n’iyi [ na Gehena , NW ] . ” | And we draw encouraging reassurance from Jesus ’ words : “ Do not become fearful of those who kill the body but cannot kill the soul ; but rather be in fear of him that can destroy both soul and body in Gehenna . ” |
Apịtị na - agbọ agbọ n’Agwaetiti nke Ugwu Niu Ziland | Boiling mud pools on the North Island |
Ndụ ya na ndụ ndị ọzọ dabeere na ya ịdị njikere mgbe nile ime ihe ọchịagha ya gwara ya mee . | His life and the lives of others depend on his always being ready to act on the orders of his commanding officer . |
Ihe ahụ merenụ na - eme ka anyị ghọta otú Jizọs si lee ọnwụ anya . | That event provides us with an insight into Jesus ’ view of death . |
Ihe dị ka Ndịàmà 400 nọ n’ógbè ahụ keere òkè n’ọrụ ebere ahụ — mgbe mgbe , ha na - arụ ọrụ ehihie na abalị n’akwụsịghị akwụsị . | Approximately 400 local Witnesses were involved in the relief effort — often working around the clock . |
5 , 6 . ( a ) Olee ihe e kwesịrị nnọọ ịrịba ama banyere onye ahịa ahụ e kwuru banyere ya n’ilu Jizọs ? | 5 , 6 . ( a ) What is particularly noteworthy about the merchant in Jesus ’ parable ? |
Ka dọkịta na - enyocha anya Erik , ọ ghaghị ịkpachara nnọọ anya , ebe ọ bụ na uru anya ya pụrụ ịdọwa n’ụzọ dị mfe . | As the doctor examines Erik’s eyes , he must be very careful , since the eye tissue could tear easily . |
ihe i nwere ike ịgwa ya bụ , ‘ Achọghị m ịkpatara m onwe m ọrịa ! ’ | you could simply say , ‘ Because I’m not into body pollution ! ’ |
A gọziwo mụ na Melody n’ụzọ dị ukwuu ka anyị na - echeta ihe karịrị afọ iri ise anyị jiworo jee ozi dị ka ndị ozi oge nile . | Looking back over more than 50 years of full - time service , Melody and I feel richly blessed . |
Ebo Reuben na Gad na nkera ebo Manase wuru ebe ịchụàjà ukwu n’akụkụ Osimiri Jọdan . | The tribes of Reuben and Gad and the half tribe of Manasseh built a conspicuous altar by the Jordan River . |
Ọ̀ bụ ya mụpụtasịrị ọtụtụ òtù okpukpe Protestant kewasịrị ekewasị anyị na - ahụ taa ? | Did it evolve into the denominational , fragmented Protestant church system that we see today ? |
Ya onwe ya ga na - edu anyị ruo mgbe anyị nwụrụ . ” | He himself will guide us until we die . ” |
Ee , ihe anyị na - ahụ bụ ihe àmà na - egosi na anyị na - ebi ná ngwụsị nke usoro ihe a . | Yes , what we see is evidence that we are living at the end of the present system of things . |
Chineke kpọrọ ha ndị ezi omume n’ihi àjà Jizọs chụrụ . Ha nwụọ , ha anaghị abụ ndị mmehie Chineke mara ikpe . | They have been declared righteous for life on the basis of the ransom ; thus , they do not die as condemned sinners . |
Di nwanne m nwanyị sekpuuru ala n’ihu m , na - arịọ ka m gbaghara ya , emekwara m otú ahụ . | My brother - in - law knelt down in front of me , begging my pardon , which I gave . |
Gosipụta na ị na - ekwesị ntụkwasị obi ọbụna ruo ọnwụ , m ga - enyekwa gị okpueze bụ́ ndụ . ” — Mkpughe 2 : 8 - 11 . | Prove yourself faithful even to death , and I will give you the crown of life . ” — Revelation 2 : 10 . |
Ị̀ Natawo “ Mmụọ Nke Eziokwu Ahụ ” ? | Have You Received “ the Spirit of the Truth ” ? |
Nwunye ya na - arịa ọrịa na - ebibi akwara bụ́ multiple sclerosis , ma ndị agbata obi ha na ndị enyi ha gbataara ha ọsọ enyemaka . | His wife suffers from multiple sclerosis , but his neighbors and friends pitch in to help . |
Ọbụna ọtụtụ anụmanụ , dị ka e si kee ha , na - ejikarị anya ọkụ echebe ụmụ ha pụọ n’ebe anụmanụ ndị ọzọ dị ize ndụ nọ . | Even many animals instinctively and often ferociously protect their young from other dangerous creatures . |
Ọ na - agbakwa m ume ịgụ ahụmahụ nke ndị ọzọ na - ejere Jehova ozi n’agbanyeghị nsogbu ndị nke ha . | It’s also encouraging to read experiences of others who are serving Jehovah despite trials . |
Ụfọdụ n’ime ụmụ anyị ndị nwoke gba ụkwụ ọtọ , uwe ha bụkwa nke a na - achọghị mma . | Some of our boys were barefoot , and their clothes were also plain . |
E mere ka a ghọta ihe okwu Hibru ndị ahụ pụtara , ọ bụghị ikwuwe ma hà na - ekwu banyere ihe a ka na - eme eme ma ọ bụ ihe e mecharala . | Overall , verbs are rendered in a simpler way , focusing on the action rather than on the incomplete or complete aspects reflected in the Hebrew . |
( b ) Olee otú Pọl si kọwaa otú o si ele ọrụ ya anya ? | ( b ) How did Paul describe his own attitude toward his assignment ? |
Akụkụ Akwụkwọ Nsọ ahụ gakwara n’ihu ikwu , sị : “ Ọ bụrụ na ị sị : ‘ Lee ! | In fact , the same passage continues : “ In case you should say : ‘ Look ! |
Otu ụbọchị , Onyeàmà na - amụrụ m Baịbụl jụrụ m , sị , “ Olee ihe ị chọrọ iji ndụ gị eme ? ” | One day the Witness conducting the Bible study with me asked , “ What is the purpose of your life ? ” |
Ma , anyị na Jehova Chineke inwe mmekọrịta chiri anya — nke bụ́ akụkụ dị oké mkpa nke paradaịs ime mmụọ ahụ — pụtara na anyị pụrụ ilegara ya anya maka nkwado . | Still , having a close relationship with Jehovah God — which is a crucial part of the spiritual paradise — means that we can look to him for support . |
21 : 9 ; Jọn 14 : 2 , 3 . | 21 : 9 ; John 14 : 2 , 3 . |
Nke a mere Jizọs ji kwe nkwa a na - emesi obi ike : “ Onye ọ bụla nke hapụwokwara ụlọ ma ọ bụ ụmụnne ndị ikom ma ọ bụ ụmụnne ndị inyom ma ọ bụ nna ma ọ bụ nne ma ọ bụ ụmụ ma ọ bụ ala n’ihi aha m ga - enweta ihe karịrị nke ahụ ọtụtụ ugboro , ọ ga - eketakwa ndụ ebighị ebi . ” — Matiu 15 : 15 ; 18 : 21 , 22 ; 19 : 27 - 29 . | This led to Jesus ’ strengthening promise : “ Everyone that has left houses or brothers or sisters or father or mother or children or lands for the sake of my name will receive many times more and will inherit everlasting life . ” — Matthew 15 : 15 ; 18 : 21 , 22 ; 19 : 27 - 29 . |
N’ebe nile , a na - ewere ezigbo ụlọ dị ka ihe dị onye ọ bụla mkpa . | Suitable shelter is commonly accepted as a basic human need . |
Onye ọ bụla nke nwere ịhụnanya miri emi maka Chineke nakwa maka Okwu ya ga - ahụ nnọọ nke a ma nwee okwukwe na Jizọs dị ka Mezaịa ahụ e kwere ná nkwa . | Anyone who had genuine love for God and for his Word would readily see this and exercise faith in Jesus as the promised Messiah . |
“ Okporo ụzọ ” ị na - amabughị nwere ike ịkpatara gị nsogbu ndị ị na - atụghị anya ha , ụfọdụ n’ime nsogbu ndị ahụ nwekwara ike iyi ndị ị na - agaghị emerili . | Unforeseen “ terrain ” can present unexpected obstacles , some of which may seem insurmountable . |
Baịbụl kwuru na Chineke “ kpọrọ onye ọ bụla nke hụrụ ime ihe ike n’anya asị . ” | God “ hates anyone who loves violence , ” says the Bible . |
Ọ bụ ya mere Jizọs ji jụọ , sị : “ Ònye n’ime unu pụrụ ịgbakwụnye otu kubit n’afọ ndụ ya site n’ichegbu onwe ya ? ” | With good reason , then , Jesus asked : “ Who of you by being anxious can add one cubit to his life span ? ” |
N’idegara ndị Kraịst ibe ya e tere mmanụ akwụkwọ , Pọl chịkọtara ọnọdụ ahụ site n’ikwu , sị : “ Ya mere ebe anyị nwere Onyeisi nchụàjà dị ukwuu , Onye gabigaworo eluigwe nile , bụ́ Jisọs Ọkpara Chineke , ka anyị jidesie nkwupụta anyị ike . | In writing to fellow anointed Christians , Paul summed up the situation by saying : “ Seeing , therefore , that we have a great high priest who has passed through the heavens , Jesus the Son of God , let us hold onto our confessing of him . |
Ọ bụrụ na ọ dị ize ndụ ịbịa n’ụlọ anyị , anyị na - agwa ha — na - eji nọmba ahụ eme ihe . | If it became dangerous to come to the house , we would warn them — somehow using that number . |
Ugbu a , ndị nwere olileanya ịdị ndụ ebighị ebi n’ụwa , bụ́ “ oké ìgwè mmadụ ” ndị so ‘ n’atụrụ ọzọ , ’ na - eṅomi otú ha si eche nche nakwa otú ha si anụ ọkụ n’obi . — Mkpu . | And now “ a great crowd ” of “ other sheep , ” Christians with an earthly hope , are imitating their watchfulness and zeal . — Rev . |
Olee arịrịọ na - ekwesịghị ekwesị nke ụmụ Izrel rịọrọ Jehova , oleekwa ihe si na ya pụta ? | What unwise request did Israel make , and with what results ? |
E ji okwu bụ́ “ apata ụkwụ ” mee ihe n’ebe a ịpụta akụkụ ahụ́ ndị e ji amụ nwa . | The term “ thigh ” is used here to denote the procreative organs . |
Baịbụl kwuru , sị : “ Ihe niile e kere eke na - asụkọ ude ma na - anọkọ n’ihe mgbu . ” | The Bible states : “ All creation keeps on groaning together and being in pain together . ” |
Anyị ga - atụle ụzọ ihe atọ a otu otu . | We will consider these three aspects , one at a time . |
Kama n’Alaeze ya , “ ndị si ná mba niile na ebo niile na ndị niile na asụsụ niile ” ga - adị n’otu , na - efekwa ya . Ha ga - ahụkwa ibe ha n’anya . | On the contrary , under his Kingdom , men and women “ out of all nations and tribes and peoples and tongues ” will serve him in unity , demonstrating genuine love for their fellow man . |
Ebel hụkwara ihe na - aga n’etiti mama ya na papa ya ma mara na ihe a Jehova gwara Iv emezuola . | In every case , Abel saw that Jehovah’s word is completely reliable . |
Sịga m na - aṅụ enweghị onye ọzọ ọ na - akpatara nsogbu . | If I smoke , no one is hurt but me . |
Ọ bụ ya kacha nwee ndidi . | He has set the supreme example of being willing to wait . |
( Lee ihe e sere ná mmalite isiokwu a . ) ( b ) Gịnị mere na ụjọ ekwesịghị ịtụ anyị ikwu banyere isiokwu siri ike ? | ( See opening image . ) ( b ) Why do we not need to feel intimidated by challenging topics ? |