sentence1
stringlengths 3
1.7k
| sentence2
stringlengths 3
1.73k
| lang
stringclasses 4
values |
---|---|---|
The lead female role a huge disappointment. | Nwaanyị mere isiagwa bụ nnọọ nnukwu ihe ngharịpụ | en400-ig |
The ending was the only enjoyable part of this for me. Good for her. | Ngwụcha ihe nkiri a bụ ebe tọrọ m ụtọ nnọọ. Ka ọ turu ya. | en400-ig |
A travesty. . This is a disgrace and an awful disservice to CNA. Shame on this "film". | Enyere ihe nkiri a akụkọ ọzọ… Ọ bụ ihe ihere nye CNA. Ihere meekwaa "ihe nkiri" a. | en400-ig |
A Trainwreck of a movie. 90s minutes of dissapointing Sound editing and acting. | Ihe nkiri nkeji iri itoolu emereme ya na ndozi ụda ya adịghị mma | en400-ig |
confused. . Was this what a good movie looked like in Africa in 2012? If so then ... it was great! I have to wonder (in that case) if it's gotten any better in 2021?. | aghọtaghị m…Ihe a ọ bụ etu ezigbo ihe nkiri si dị n’Afrịka n’afọ 2012?...Ọbụrụ etu ahụ…ọ maka! Ọ kago mma n’afọ 2021?. | en400-ig |
. Knock Out Blessing' is an utterly useless movie that ought not to have been made, or at least not released to the public. Rubbish! | .Knock Out Blessing' bụ ihe nkiri abaghị uru ekwesịghị mmepụta mọọbụ mee ka ọha mara maka ya. Ihe nzuzu! | en400-ig |
Unnecessarily long. . For me, | N'uche m, O toro ezigbo aka | en400-ig |
for amateur actors that also had no direction from Akinropo. The sound was bad, probably from the lack of boom mics. | maka ndị ka na-ebido ime ihe nkiri anataghị Akinropo ntuziaka. Ụda okwu ha ajọka, o nwere ike buru maka boom mics adịghị. | en400-ig |
Suga Suga has too many eye rolling scenes that eventually ended in an anticlimactic resolution of a weak conflict. | Suga Suga bụ ihe nkiri na-adọrọ mmasị ma n’ikpeazụ o biri na nrida emereme nke ndokorita ya esighi ike | en400-ig |
Dishearteningly, Enitan's transition from lost soul to a scholar and now an artist gets shoved into the final minutes left over after all the bleakness. | Ihe mgbawa obi, Enitan si na n’ịbụ onye na-achọ mkpụrụ obi ya site ịbụ ọkammụta bụruzie omenka n'ikpeazụ. | en400-ig |
My first Nigerian movie. . . . For the past several years, I have come across a number of reports telling about how the country of Nigeria has a successful domestic film industry. While that fact definitely intrigued me, I was unable to find any Nigerian movies available for me to look at until I stumbled upon this one on Netflix. To be honest, I was expecting something pretty crudely made, and to a large degree this is true. While there are some pretty good composed shots and/or direction that indicate that at times some real effort was being made by the filmmakers, the movie has far more shortcomings. The cinematography is unimpressive, there's very little in the way of production values, and the acting by many of the performers is amateurish. Actually, I might have been able to forgive all that had the movie's biggest problem did not exist, that being that it's far too long (121 minutes in length) and far too slowly paced. This is a story that really needed to be cut down either at the script stage or when the footage was being edited. There is a twist towards the end that's a little interesting (despite my ability to somewhat predict it before it unfolded), but it's too little and too late to make it worth sitting through a story that's too long and too slow. Still, if you have heard of Nigerian cinema and are curious about experiencing a sample of it, I've just told you of one possible accessible choice. | Ihe nkiri mbụ m si Naịjịrịa…. Kamgbe ọtụtụ afọ, ahụgo m ederede dị icheiche gbasara etu Naịjịrịa siri bụ ọkaibe na mmeputa ihe nkiri ha. Ya bụ akụkọ masịrị m. Mana ahụghị m ihe nkiri si Naịjịrịa m ga-ekiri ruo mgbe m zutere nke a na Netflix. Ikwu eziokwu, ana m atụ anya ihe amara mee, emekwara nke a ọfụma. Ihe ngosipụta ya gosiri na ndị mepụtara ya tinyere mmụọ ha na ya mana enwere ebe o rigasịrị mperi. Ihe ngosi ya amaghị mma. Ụfọdụ ndị agwa mere ka ụmụaka na ngosipụta agwa ha. Akara m ịgbaghara ihe nkiri a mana nkeji ya toro aka ( nkeji nari iri abụọ na otu) ma na-akpụkwa akpụ. Ihe a bụ akụkọ e kwesịrị ibi nkenke mgbe a na-ede ya maọbụ mgbe a na-ebukọ emereme ya ọnụ. Emereme ya na ngwụcha adọghị mmasị (n’agbanyeghi etu m si nwaa ike m ịkata ihe ga-eme na ya). Ịnọ ala na-ele ihe nkiri toro ogologo na-akpụ akpụ bụ itufu oge. Mana ọ bụrụ na ịnụgo maka sịnịma Naịjịrịa ma nwee mmasị ịhụ otu, agwago m gị nke I nwereike ile. | en400-ig |
Unfortunately, we can't bear cowboy pistols, space guns, cut & sow costumes, annoyingly talentless filming and unnecessary long form remembrance ceremonies for already shown footage all buttered up with ridiculously unintelligent revelations of supposed-to-be shockers that were apparent from the beginning. | Ihe ndị mere ka ihe nkiri a ghara ịdị mma gụnyere egbe ụmụaka ha ji, akwa ha yi bụ nke adịgboroja, ngosipụta ihe nkiri ejighi nka mee, mmemme tọrọ aka ekwesịghị egosipụtara nakwa ihe ịtụnanya egosipụtara ejighi amamihe mee. | en400-ig |
Unfortunately, the film is often stately and sluggish with some very daytime-soapy moments of emotional revelation. | Ihe nkiri a na-akpụ akpụ na ngosipụta mmetụtaobi gbara elu na ya. | en400-ig |
The movie wasn't great, a bit of overreaching of the actors (maybe over-directed?) but the context was great. | Ihe nkiri a adịghị ukwu, ndị agwa nọ na ya mekarịrị ka achọrọ (o sitere n’aka onye nyere ntuziaka?) Mana akụkọ ya amaka. | en400-ig |
Once Upon A Night' is a dud. | Once Upon A Night' bụ akụkọ abaghị uru | en400-ig |
As it is, you get no sense of place or character because too much has to be glossed over to fit it all in. | Dịka ọ dị, ịpụghị ịghọta ihe maka agwa n’ihi na ekpokọtara ọtụtụ ihe na ya ka ọ dabaa. | en400-ig |
This movie is too boring for cinema. | Ihe nkiri na-agwụ ike n'adịghị mma ị dị na sịnịma | en400-ig |
bad | ọjọka | en400-ig |
We call it a kidnap- Held hostage for fifty odd minutes, we were forced on an excursion of the resort grounds, Not recommended. | Anyị kpọrọ ya ihe ntọrị- Ejidere nkije iri ise, a manyere anyị ije obere njem nlegharị anya nke ogige ntụrụndụ. Akwadoghi m ya. | en400-ig |
This lion didn't have much of a roar. Did someone send their failed Netflix pilot script to Nigeria like it was the losing Super Bowl team's t-shirt? | Ọdụm a anaghị adụkpọ. Onwere onye zigara ndị Naịjịrịa akwụkwọ akụkọ Neflix jụrụajụ ka a ga-asị na akwa Super Bowl na-adanapụ ya n’aka? | en400-ig |
Forceful story-telling and embarrassingly bad acting are the hallmarks of this shabby pretender - Might sound weird but; this flick is like a counterfeit of 'Isoken'. | Akukọ akọrọ n’ụdị mmanye na ngosipụta agwa na-eme ihere - Onwere ike ịdị ka ihe egwu, nke a bụ ihe nkiri adịgboroja ṅomiri ‘Isoken'. | en400-ig |
Dumb movie. . This movie is a joke. | Ihe nkiri enweghi isi. . Ihe iberibe ka ihe nkiri a bụ | en400-ig |
Diabolically bad!. . This is realistically the worst movie I've ever seen in my life! | Ọ ọjọgburu onwe ya na njọ. Ọ bụ ihe nkiri ka njọ m lere na ndụ m! | en400-ig |
Action sequences weren't bad and its heart was in the right place, but quite painful to watch in places. | Nsote emereme ya adịchaghị njo. Ebumnuche ya dị ka o bụ izugbe mana ọ bụ ihe mwute ịhụ ebe ụfọdụ. | en400-ig |
Though the cinematography looks professional, don't let this film fool you. It's a disaster. | N’agbanyeghi na etu esi gosipụta ihe nkiri a mara mma. Ekwela ka ọ ghọrịa gị. Ọ bụ oke ihe ọjọọ. | en400-ig |
No head, no tail, bad script, absolute waste of time and expensive rubbish. Movie was such a pain to watch. I highly do not recommend. | Onweghi isi, onweghi ọdụ,akụkọ amaghị dee, ezigbo ihe mkpofu oge na ihe iberibe dị oke ọnụ ahịa. Ihe nkiri a bụ ihe a fụrụ ụfụ nkiri. Akwadoghi m ya | en400-ig |
their star quality is lacking in this movie | ogo ihe nkiri a kọrọ ụkọ | en400-ig |
lolz | Ọchị na-atọ m | en400-ig |
Verdict: Not recommended. 'Charmed' is not charming. | Mkpebi m: Akwadoghi m ya. ‘Charmed’ anaghị adọrọ mmasị. | en400-ig |
So disapppointed.. . Some acting moments from main actors (king and Amina), but the supporting actor (Maladi), hard to tell if he is comic relief because his role should be serious. | Ihe ngharịpụ…. Ụfọdụ ezi ngosipụta nke isiagwa abụọ (King na Amịna) mana agwa nkwado bụ (Maladi) amaghị m na agwa ya ọ bụ ihe egwueregwu mana ọ kwesịrị ị bụ agwa na-egosipụta ihe dị mkpa ọbụghị ihe ọchị | en400-ig |
Rubbish! Not recommended for anybody. Not even children. Very irritating movie. | Ihe nzuzu! Akwadoghi m ka onye ọbụla lere ya. Ma ụmụaka ekwesighi ilere ya. Ihe nkiri na-asọ oyi. | en400-ig |
Hands down one of the worst movies I’ve ever seen | N'ezie, ihe nkiri ka njọ m hụgoro | en400-ig |
Worst remake. . There was poor directing at the beginning during Ahannas flashbacks when he witnessed a man being set ablaze. | Ihe nkiri emegharịrị jọrọ njọ. . Enyetaghi ntuziaka nke ọma na mbido mgbe Ahanna chetara maka nwoke amụnyere ọkụ. | en400-ig |
Rubbish. . . . One more piece of garbage from NETFLIX. Period !! | Ihe nzuzu….Ihe ntufu si NETFLIX. Oo ha!! | en400-ig |
Extremely flawed | O nwere ọtụtụ ntụpọ | en400-ig |
I skimmed this. no way i’m watching the whole thing | Agafere m ihe nkiri a. eleghi m ihe niile dị na ya | en400-ig |
you will regret wasting your time watching this movie | ị ga-ata onwe gị ụta ihe mere iji tufuo oge gị ilere ihe nkiri a. | en400-ig |
Poor | Ọjọka | en400-ig |
Excessively basic. | Onweghi akụkọ dị ukwu dị na ya. | en400-ig |
The Millions' is essentially a shameless wholesale theft of 'Ocean's film series' scripts; we were not impressed. | The Millions' enweghi ihere izuru akụkọ 'Ocean's film series'; anyị anabataghị ya. | en400-ig |
Gbarada' is a typical Idumota "Yoruba film" with all the craziness that come with that sub-section of Nollywood. | Gbarada' bụ ezi ngosipụta Idumota “ihe nkiri Yoruba“ nakwa ihe iberibe niile so akụkọ Nollywood. | en400-ig |
Holy one of Israel!. . What did Genevieve think she just did? A movie? This is corruption in the highest. The writers are quack. | Kedụ ihe Genevieve che na o mere? Ihe nkiri ? Nke a ajọka. Ndị dere akụkọ ya bụ adigboroja | en400-ig |
the worst movie production ever | ihe nkiri ka njọ emepụtara | en400-ig |
Just Crap | Ọjọka | en400-ig |
Special Jollof' is yet another cold turkey from Nollywood in Diaspora. And as usual; it is highlighted by a yéyé story and a plethora of half hearted acting performances. There's nothing to see here. It's a total waste of money and time. | Special Jollof' bụ ihe nkiri tọrọ ụtọ ka anụ tolotolo juru oyi nke si n’aka ndị Nollywood bi mba ofesi. Dịka ọ dịbu; ọ bụ akụkọ enweghi isi na emereme amaghị mee. O nweghi ihe a na-atụ anya ebe. Ọ bu nnọọ mkpofu ego na oge | en400-ig |
I can confidently say that Luna taking a shit is a way more engaging story than chief daddy 2. | Apụrụ m iti aka n’obi kwuo na ikwuheri Luna ka mma karịa Chief Daddy 2 | en400-ig |
i did not realise how many plane crashes there were in nigeria, and this film came out five days | aghọtaghị m ugbọelu ole dara na Naịjịrịa, ihe nkiri a wee pụta ụbọchi ise | en400-ig |
This Movie Would Have Done Better If Funded More , | Ihe nkiri a kara ịka mma ma ọ bụrụ na eji ego kwado ya, | en400-ig |
With no modulating direction and no subtlety, this is a long, hard slog that will best be appreciated by friends and family of those in the cast and crew | Ihe nkiri a enweghi ezi ntuziaka, naanị ikwu na ibe ndị mere ya bụ ihe nkiri pụrụ ịhụ ya n’anya. | en400-ig |
Not worth your time | Etinyere oge gị na ya | en400-ig |
Utter rubbish. . It's very rare that I give up on a film, I couldn't finish this, gave up after 30mins. Don't waste your time. | Ihe nzuzu. . Enweghi m ike ilere ya ruo n’isi. Akwụsịrị m ilere ya ka ọgachara ọkara. Emefula oge gị. | en400-ig |
ultimately dampening the film overall for what could have been an even stronger, hard-hitting and poignant emotional roller coaster. | ihe nkiri juru oyi kwesịrị ịdị ike. Mmetụtaobi dị mma na abu ọgagata elu ọ gawa ala. | en400-ig |
Unfortunately lack of attention to detail didn't stop with the aforementioned examples. | Dịka esirụtubu aka, etinyeghi uche nke ọma na ya. | en400-ig |
The Wait is full of stars, but it does not shine bright. It is like tasting a glass of wine that has not fully developed, perhaps, made with unripe grapes. | The Wait bụ ihe nkiri juputara ndị na-eme ihe nkiri bụ ọkaibe mana ọ maghị mma. Ọ dịka ịghọrọ ọka achabeghi acha. | en400-ig |
This movie is so cheesy. | Ihe nkiri a dị mfe | en400-ig |
this is an extremely boring and terrible film | nke a bụ ihe nkiri dị njọ na-agwụ ike | en400-ig |
Hallmarked by nonsense, 'The Culprit' is complete and utter rubbish! | The Culprit’ bụ ihe nkiri abaghị uru. Ọ bụ nnọọ ihe na-enweghi isi! | en400-ig |
Had to watch it for academic purposes. | Naanị maka agumaakwụkọ ka m ji kirie ya | en400-ig |
Way too slow. What a waste of time. | Ọ na-akpụ akpụ. Ihe mkpofu oge. | en400-ig |
Booorrring. | Ọ na-agwụ ike | en400-ig |
That movie is such a bad egg to Nollywood. | Ihe nkiri a na-enye Nollywood ajọ aha. | en400-ig |
I caught the Nollywood bug while watching Rattlesnake. | I nwetara m ọrịa ndị Nollywood ka m na-elere Rattlesnake | en400-ig |
With all its ridiculous comical exaggerations and acting performances that fluctuate between over-acting and bad-acting. | O jupụtara n’ihe ntọ ọchị emebigara oke nke na-amagharị n’etiti emereme emebigara oke na nke amaghị mee. | en400-ig |
The production is all over the place, and most characters are not fully developed. | Mmepụta ya dị ebe niille, nakwa egosipụtaghị agwa nke ọma | en400-ig |
waste of time and resources | Ihe mkpofu oge na ihe | en400-ig |
You will hate it | Ị ga-akpọ ya asị | en400-ig |
Beautiful storyline BUT It was a waste of precious 2hrs | Akụkọ mara mma, MANA ọ bụ ihe ntufu awa abụọ | en400-ig |
Try as hard as they may; 'Your Excellency' proved extensively impotent, failing to deliver on its campaign promises. | Mekarịa ka ị si chọọ, ‘Your Excellency’ enweghi uru ọbara, o mezughi nkwa ọ kwere. | en400-ig |
Absolute Garbage. . Not even worth being filmed. Actors are weak, script was written by a 12 year old. Poor sound quality. | Ihe enweghi isi….Ọkwesịghi dịbụ ihe nkiri. Ume adịghị ndị agwa nọ na ya. Onye dere akụkọ bụ nwa afọ iri na abụọ. Egwu agụru na ya adịghị mma. | en400-ig |
Taking a scenic, soap-opera route through the Nigerian civil war of the 1960s turns out to be a navigational error from which this lavishly appointed production can never fully recover. | Njem maka agha ime alụrụ na Naịjịrịa n’afọ 1960s bụ ihe achọrọ igosipụta n’ihe nkiri a mana ọdighị ka esi tụụ anya. | en400-ig |
However, this failed to be anything other than boring. It had no logical flow | Ka o sinadị, nke enweghị ụtọ ọ tọrọ, ọ gwụrụ ike, ọ gaghị were were. | en400-ig |
Very bad acting, but the movie is still entertaining. | Emereme adịghị mma ma ncha, mana ihe nkiri a tọrọ utọ | en400-ig |
This was a No, No! Really bad performances from the main cast. | Mbanụ, Mbanụ! Emereme ya ajọka nnọọ site n’isiagwa | en400-ig |
Entertaining despite being flawed | N'agbanyeghị na o nwere ntụpọ, ọ tọrọ ụtọ. | en400-ig |
This movie feels like a mish mash of under-developed ideas with a half hearted romance thrown in. | Ihe nkiri nke a dịka ngwakọta ihe gbagwojuru anya na-erughi echiche dabara adaba, nke ewebatara ihunanya na-erughi n’ala obi. | en400-ig |
The movie script cannot pass for a high school amateur production. | Edemede e ji mee ihe nkiri a agafeghị ihe ndị ụlọakwụkwọ sekondiri na-amụ amụ mepụtara. | en400-ig |
I dislike this movie so much | Akpọrọ m ihe nkiri a ezigbo asi. | en400-ig |
The acting was SO bad and the writing was even worse. | Emereme ya jọgburu onwe, ebe edemede ya ka njọ. | en400-ig |
The acting is at best wooden, the dialogue almost staccato, as if the actors are constantly being prompted with their lines. | Emereme ya enweghi isi, mkparịta ụka ya bụ nnọọ nkọheri, ka aga asị na a na-echetara ndị omenkiri ihe ha ga-ekwu n'oge ọbụla | en400-ig |
Everything about this movie speaks low budget | Ihe ọbụla gbasara ihe nkiri a gosiri ihe eweputaghị ego mee. | en400-ig |
Dig to stole your time! | Nke a bụ igbu oge. | en400-ig |
What a Mess | Nke a enweghi isi. | en400-ig |
Only in broad Nollywood comedy mode does it feel truly convincing. | Naanị na obosara Nollywood na-emepụta ihe nkiri ntọ ọchị ka a ga-asị na o nweturu ike inwe isi. | en400-ig |
Charmed' is not charming. No how! | Charmed' adọrọghị mmasị. Mbanụ kedu ihe a ga-akpọ nke a. | en400-ig |
Horrible. . The show lingers on and on seeming to go no where at times. | Ọ jọka. . Ngosi ya ekweghi agwụ agwụ, ọ dịka o nweghị ebe ọ na-eje. | en400-ig |
The fact that it's a musical makes it absolutely TERRIBLE. | Maka na ọ bụ egwu nkwa mere ka ọ JỌGBỤO onwe ya kpam kpam | en400-ig |
Utter fiction. The acting is awful and the story unbelievable. | Na nke a bụ nọọ arọmarọ. Emereme ya enweghi isi ma ncha, ebe akụkọ ya abụghị ihe mmadu ga-ekwenye. | en400-ig |
LMAO | AMỤ ATỌGBUO M. | en400-ig |
A sore disappointment, 'Levi' is drama without purpose. | Nke a bụ ajọ ịwụ n’ala, ‘Levi’ bụ ejije na-enweghi isi | en400-ig |
The film is remarkable for its lack of self-pity, but it makes the experience of "Farming" a merciless one for the audience too. | Ihe nkiri a dị nọọ ịtụnanya n’ihi enweghị ọmịiko onwe, mana ọ na-eme ka ahụmiihe nke "Farming" bụrụ nke na-enweghị obi ebere maka ndị na-ekiri ya. | en400-ig |
I am convinced it would have fared better as a 10 to 30 minute short movie to test the waters. | Ekwenyesiri m ike na ọ gaara ịga nke ọma ịbụ ihe nkiri dị mkpirisi dị nkeji iri ruo nkeji iri atọ iji nwalee ya. | en400-ig |
drama without purpose. | ejije na-enweghi ihe ebu n’obi | en400-ig |
Well intentioned but amateurish attempt to move the viewer. | Ezi ebumnobi mana ebe ndị mere ya amaghị ihe ha na-eme mere na ọ tọghị ndị na-ekiri ya ụtọ. | en400-ig |
Imagine trying to make indomie without spice. . This movie is soo bad that 5 minutes to the end you're still wondering what's going o. | Ọ dị nọọ ka isi nri hapụ itinye nnu…ihe nkiri a jọrọ ezigbo njọ na oge ọfọdụrụ nkeji ise ka ọ gwụ, i ka na-ajụ onwe gị ihe na-eme. | en400-ig |
The screenplay is ridiculous | Ihe ederede ihe nkiri a enweghi isi ma ncha. | en400-ig |
They just sewed together different jokes, memes and videos of little known comics that have gone viral on Nigerian social media, called it their own movie and brought it to cinema. If you are Big on social media, you will have seen many of them, many times before. And you are not likely to find them to be very funny here as the producers even fail to excel at plagiarism, leaving 'Social Media 101' plagued by bottom of the barrel acting, very boring dialogue and particularly horrible scene lighting. This is all round ridiculous! | Ihe ha mere bụ ịchịkọta ejije ntọ ọchị dị iche iche, eserese ntọ ọchi, na emereme maka obere ihe ndị ntọ ọchi gazugoro ebe niile n’igwe mgbasa ozi ọha nke Naịjịrịa, kpoo ya ihe nkiri nke ha bịa webata na sịnịma. Ọ bụrụ na ịbụ onye ma maka igwe mgbasa ozi ọha, ị ka ahụgo ọtụtụ n’ime ha mbụ. Ọ ga-eme na ha agaghị atọ gị amụ ebe a maka ndị mepụtara ya emeghinwu nke ọma nkọpị ọrụ ndị ọzọ, hapu “Social Media 101” ha nọ n’ala ala ma abịa na ime ihe nkiri, mkparịtaụka gwụrụ nọọ ike na ọkụ eji mee ngosi ya enweghi isi. Site n’isi ruọ na njedebe, o nweghi isi! | en400-ig |
This movie is ugly. "Ugly" must be the word. | Ihe nkiri a jọrọ njọ. "Njọ" ga-abụrịrị okwu ahụ. | en400-ig |
Another Nigerian Movie With Lot of Hype but Very Empty.. . I won't recommend this to anyone. | Ihe nkiri Naijiria ọzọ e toro nnọọ ezigbo otito mana o nweghi isi…E nweghi m ike ịgwa onye ọbụla ka o kirie ya. | en400-ig |
It's not really that bad - but the script and directing suffers overall. | Ọ bụghị na ọ jọrọ njọ otu a - mana ederede ya na ntuziaka enyere na ya adịghị mma | en400-ig |
The movie’s opening is jarring. There is no backstory for Laila’s appearance | Mmalite ihe nkiri a kudara obi. E nweghi ntọala akụkọ iji kọwaa mbata Laila. | en400-ig |