sentence1
stringlengths
3
1.7k
sentence2
stringlengths
3
1.73k
lang
stringclasses
4 values
Wow, this true story! Wow! Amazing. . . . Wow this story! The many many many stories of the Black experience throughout the African diaspora, and throughout generations. I am so glad our Brotha shared his story and got to write, direct, star in. And Damson wow, his acting is always amazing.
Wow, nke a bụ akụkọ mere eme! Wow! Ọ maka.... Ọ bụ akụkọ gbasara ndị isi ojii bi mba ụwa dị iche iche n’Afrịka. Obi dị m ụtọ na nwanne anyị nwoke mere ka amara maka akụkọ ya, dee ya nye ntuziaka ya ma soro n’agwa nọ na ya. Wow, ngosipụta agwa Damson na-adịkarị mma.
en400-ig
Impressive & funny how they portrayed both cultures. I was entertained all through! Clean cut production.
Ọ dị mma. Ọ tọrọ ụtọ etu ha si gosipụta omenala abụọ ahụ. Ọ tọrọ m ụtọ mgbe niile m na-elere ya. Ihe nkiri achapụrụ anya mee.
en400-ig
Excellent delivery. . . . The movie is a wonderful delivery of the sexual assaults on university female student by some lecturer. It passes the message in a simple unsuspecting manner. Unpredictable end however, a few forgivable misses
Ihe nkiri amara mee.... Ihe nkiri a bụ ihe magburu onwe ya gbasara ụmụakwụkwọ nwaanyị na mahadum ndị nkuzi nwoke na-awakpo na mmekọahụ. O zipuru ozi ya n’ụzọ dị mfe ịgaghị eche ihe ọzọ gbasara ya. ụfọdụ ebe emetaghị apụrụ ịgbaghara
en400-ig
Amazing. . . . Loved the display if pure culture even in the music. Great to see the people who made me watch nollywood movies again. All round thrilling and very funny..
Ọ maka …. Ahụrụ m etu e si jiri egwu gosipụta omenala. Ọ tọrọ m ụtọ ịhụ ndị na-eme ka m kirie Nollywood ọzọ. O juputara n’ọchị na ụtọ
en400-ig
Fantastic Series from Nigeria. . . . I love this series. Great scenery. Fantastic acting. Everybody was giving their A game. The jokes were natural and very relatable. It was educative as well.
Ihe nkiri si Naịjịrịa mara mma….Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya. Ngosipụta agwa nọ na ya dị ukwuu. Onye ọbụla n’ime ha wepụtara onwe ya nke ọma ma mee ya bụ ihe nkiri. Njakịrị amara na ya bụ ụdị anyị na-ahụ na ndụ. Ọ kuzikwara ihe.
en400-ig
Hits the right note. . The language is Street, the cast stellar, cinematography and editing is on point. It also has a great plot. Best of all it puts Ajegunle on the map.
Emetara ya …. Asụsụ ya bụ asụsụ Obodo, ndi mere ya mere ya nke ọma, mmepụta ya amaka, ndezi ya dị ukwuu. Nke kacha mma bụ na o wepụtara ma mee ka ahụkee Ajegunle nke ọma
en400-ig
New Pandemic that could happen again!. . . . It's a a brilliant movie and very realistic about what really happened. It's better than the movie Contagion in my book. It really hit close to home for me. It's one of the first serious pandemic in my lifetime. I would really like to purchase this movie on DVD and I've been look in the US but to no avail. Can someone tell me how? Thanks
Ọrịa ọjọọ ọhụrụ nwere ike ime ọzọ!…..Ọ bụ ihe nkiri mara mma akọwara etu ihe si mee n’ezie. Ọ ka ihe nkiri akpọrọ Contagion n’akwụkwọ m mma. Akụkọ ya mere ka m cheta ụlọ. Ọ bụ ọdachị izizi zutere m n’ụwa . Achọrọ m igote DVD. Otela mgbe m ji achọ ya na US ahụbeghi m ya. O nwere onye nwere ike ịgwa m etu m ga-esi gote ya? Daalụ.
en400-ig
How does a movie with this subject matter wind up being this slow and boring? Where is the urgency? Where is the suspense and tension? The editing and the pacing drove me nuts and there's just no way this thing needed to be nearly two and half hours long. And that's really a shame because it highlights a really big and important problem, I just wish it did so without putting the audience to sleep.
Kedụ etu ihe nkiri nwere ụdị isiokwu a siri kpụọ akpụ na-agwụ ike? Kedụ ihe ngwangwa na ya? Kedụ obinkonelu na ya? Ndezi ya mere ka ara gbaa m. Enweghi ihe kwesịrị ime ka ihe nkiri a ruo awa abụọ na ọkara. Nke a bụ ihere n’ihi na ọ na-arụtụ aka na ezigbo nsogbu. Ọkara ịka mma ma ọ bụrụ na o ziri ozi ya ghara ime ka ndị na-ekiri ya rahụ ụra.
en400-ig
Lionheart is such a beautiful movie👏. . . . This movie is the best Nollywood movie I've seen so far. Every scene was precise, beautiful and with a touch of humour and a moral lesson. I like that Nigeria was well represented.
Lionheart bụ ihe nkiri mara mma 👏. . .. Ọ bụ ihe nkiri Nollywood m lere kacha mma. Nke ọbụla n’ime ya mara mma, tọtụ ọchị ma na-akuzikwa ihe. Ọ tọrọ m ụtọ na egosipụtara Naịjịrịa nke ọma
en400-ig
Season 2. . . . I loved Season 1 and I could hardly wait for Season 2. I like all the characters. So hopefully you'll keep bringing on the new Series.
Agba nke abụọ….. Ahụrụ m agba nke mbụ n’anya. Ana m eche agba nke abụọ. Ahụrụ m ndị agwa niile nọ na ya n’anya. Ana m atụ anya na a ga-enwe mmepụta ndị ọzọ.
en400-ig
It was a 2hours movie that I rather shouldn't call entertainment but a moment of empowerment. If I was having doubts, my conviction got better... I was able to connect with the movie because obviously, I have experienced a touch of God before.. . . . I say "yes" again to God's call.
Ọ bụ ihe nkiri awa abụọ m gaghị akpọ ihe nkiri na-eme obi ụtọ kama ihe nkiri na-enye ike. Ọ bụrụ na obi na-alọ m mmiri, o mere ka obi sie m ike….Ihe nkiri a metụtara m n’ihi na aka Chukwu ezutego m mbụ….. Azakwara m okwu Chukwu ọzọ.
en400-ig
It almost accurately portrayed the abuses a lot female students face in Nigerian universities and west Africa at large
Ihe nkiria gosiri n’ozuzuoke nwakpo mmekọahụ ụmụakwụkwọ nwaanyị nọ mahadum Naịjịrịa na Ọdịda Anyawụ Afrịka na-ahụ
en400-ig
Colorful and detailing but thrilling isn't the word. . . . In general, Fifty is standard, beautiful and lively, it is expected to be thrilling at the end but the goose in my pimples didn't show off much but I was happy remembering few lines and scenes at the end.
Ọ mara mma….Fifty zuru ka emee ọ mara mma, jupute na ndụ. Atụrụ anya na ọ ga-atọ ọchị na ngwụcha mana akpata oyi anwụghịkebe m. Mana obi tọrọ m ụtọ icheta ụfọdụ ihe emere na ya bụ ihe nkuzi n’ikpeazụ.
en400-ig
Kunle Afo's most impactful movie so far... . . . The movie address a topic that is very fundamental in Nigeria Education system. Good story line, interesting plot, fantastic acting. This movie is one of the best you will ever watch on topics bothering on gender based violence in Africans higher institutions. Just enjoy it and firm your unbiased review! It's a cool one
Nke a bụ ihe nkiri si n’aka Kunle Afo kacha ba uru …. Ihe nkiri a rụtụrụ aka n’isiokwu kacha mkpa n’agụmaakwụkwọ Naịjịrịa.. Akukọ ya mara mma, ọ dọrọ mmasị, emereme ya dị mma. Ihe nkiri a bụ ihe nkiri kacha mma ị ga-elere gbasara nwakpo mmekọahụ na mahadum . Hụ ya n’anya. Enwela obi abụọ. Ọ dị mma
en400-ig
A Brilliant Movie. . . . Just watched Lara and the Beat on Netflix. This film is wonderful. Beautiful cinematography, on point acting, a great story, nice music and wholesome entertainment that the whole family can enjoy.
Ihe nkiri mara mma….Aka m lerepụrụ Lara na Beat na Netflix. Ihe nkiri a amaka. Ihe ngosi ya mara mma, emereme ya amaka, akụkọ dị ukwuu, egwu mara mma, ihe nkiri zuruoke ezinaụlọ ga-ele maa nwee obi ụtọ.
en400-ig
Refreshing. . Loved everything about it. The culture, language and music were beautiful.
Ọ maka…Ahụrụ m ihe niile gbasara ya n’anya. Omenala ya, asụsụ ya na egwu ya amaka .
en400-ig
The movie authentically gives us the feel of the eighties, up to how parties were organized, the talk about bleaching, the clothes, and the generous use of damask and adire.
Ihe nkiri na-enye anyị mmetụta 1980s, ruo ka e si hazie emume, omume idebiga ude ịji cha ọcha, uwe, na iji damask na adire emesapụ aka
en400-ig
It's a well paced movie, filled with properly fleshed out characters operating in a plot structure that doesn't fall apart. The film. is brought o life with a stunning aesthetic and masterful cinematography. The story, although not phenomenal, is good enough to keep you glued to your seat while imparting a thing or two about the subject matter.
Ihe nkiri amara mee. Egosipụtara agwa nke ọma. Eji ihe ịma mma na nka chọọ ya bụ ihe nkiri mma. Akụkọ ya n’agbanyeghi na onweghi ihe pụrụ iche na ya dọrọ mmasị, ma mee ka ịmụta otu ihe mọọbụ abụọ n’isiokwu akụkọ ya.
en400-ig
Season 2 Please!. . . . I watched "Fifty Series" and came upon Castle & Castle because of Tola face was familiar. I love this series and would love for a season 2 to come! I just hate that if left me hanging on the last episode, like a season 2 would be coming. So please give us a season 2!!
Nwepụta agba nke abụọ biko!.... Elere m "Fifty Series” ma lekwasa Castle & Castle maka na Tola nọ na ya. Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya ma chọọ ka enwee agba nke abụọ ya. Ihe m kpọrọ asị na ya bụ na o nyere m obinkonelu na ngwụcha ya ka a ga-asị na a na-ewepụta agba nke abụọ ya.. N’ihi ya biko wepụta agba nke abụọ!!
en400-ig
Terrific film!. . . . This is an intense, heartbreaking family drama with an excellent script and stellar acting performances.
Ihe nkiri egwu!...Ihe nkiri a juputara n’obi mmapụ, ihe nkiri ezinaụlọ nwere obi mgbawa na akụkọ amara dee nke ọma ya na ezi ngosipụta emereme.
en400-ig
Light and funny!. . An absolute comedy gold with a great plot-line. From the sisters to the villains, this is a must watch! Not the mention the unexpected fantasy elements and great special effects! Highly recommended.
Ọ dị mfe na-atọ ụtọ! Ihe nkiri ntọ ọchị nwere ezigbo akụkọ. Bido na ụmụnne nwaanyị banye na onye iro, ihe nkiri ekwesịrị ikiri. Agaghị m echezọ arọmarọ dị na ya pụrụ iche. Akwadoro m ya nke ọma
en400-ig
They took a risk but the execution from production to acting was very well done.
Ha mere ihe siri ike site n’ewepụta ihe nkiri na emereme ya dị mma.
en400-ig
Farming may not be the best-executed story, but with a captivating performance by Damson Idris, nevertheless, it is still a story worth telling.
Farming nwereike ọbụghị ihe nkiri amara mmepụta, mana ọ dọrọ mmasị site n’etu Damson Idris si gosipụta agwa ya. N’agbanyeghi nke ahụ, ọ ka bụ akụkọ ekwesịrị ịkọ.
en400-ig
SUPERBLY REFRESHING!!!. . . . Everything about this movie was just on POINT! The story line, characters and directing..down to costumes. I absolutely enjoyed this!! My popcorn was out in minutes! Love love love! Please make more movies!!!
Ọ MAKA NNỌỌ!!!...Ihe niile gbasara ihe nkiri a amaka! Akụkọ ya, ndị agwa nọ na ya, ntuziaka enyere, nakwa ihe niile ha yi n’ahụ. Ihe nkiri a tọrọ m ụtọ. Eji m otu nkeji tachapụ popcorn m! Ihụnanya ịhụnanya ịhụnanya! Biko mepụtakwuo ihe nkiri ọhụrụ!!!
en400-ig
Nice cross-country movie. . . . The only thing that I don't like about this movie is the way there was little or no interaction with the Nigerian or Indian environment.. . . . Beautiful romantic movie.
Ihe nkiri metụtara obodo abụọ dị mma…. Naanị ihe m ahụghị n’anya na ya bụ na egosighi obodo Naijiria na Indịa na ya.... Ihe nkiri ịhụnanya mara mma.
en400-ig
Amazing movie. . . . I loved loved watching this movie with its excellent plot, screenplay directing and Dakore and the cast delivered so well on the acting. Our culture and heritage was fully represented.Oscar worthy if it was in indigenous category. Definitely a 10/10 for me
Ihe nkiri mara mma…Ahụrụ m ilere ihe nkiri a n’anya. O nwere nhazi akụkọ mara mma, ezi ntuziaka, Dakore na ndị agwa nọ na ya mere nke ọma. Egosipụtara omenala na nketa ndị. O tuzuruoke ịnata akara Oscar na katigori ihe emereme amaala. Ana m enye ya akara 10/10.
en400-ig
A fantastic movie!!! Wow wow wow. Nollywood has ascended.
Ihe nkiri mara mma. Wow wow wow. Nollywood agbagola.
en400-ig
Brilliant. . . . Good story line that requires so much attention. But overall, the movie is well done.
Ọ maka…Akụkọ mara mma eji nlezianya mee. Na nchịkọta, emere ihe nkiri a ọfụma.
en400-ig
Great Movie from Nollywood.. . . . Lionheart wasn't just written for the sake of it. It portrayed so many things going on in Nigeria that it'll take one with in-depth and an open mind to see through the movie.
Ihe nkiri dị ukwuu si Nollywood..... Edeghi Lionheart ka ọ bụrukwa na edere ihe nkiri. Ọ gosipụtara ọtụtụ ihe na-eme na Naịjịrịa nke ga-ewe onye na-elere ya iwetu anya ala chọpụta ihe ndị ahụ.
en400-ig
This is by far the best production from nollywood! It looks more like an African American film. The acting is top notch and to find out it is the lead actresses first film, thumbs up.
Nke abụ ihe nkiri si Nollywood kacha mma.Ọ dịka ihe nkiri si Afrịka-Amerịka pụta. Emereme ya bụ ọkaibe. Nke kacha atụ n’anya bụ na nke a bụ ihe emereme mbụ onye bụ isiagwa na ya bụ ihe nkiri. Jisie ike
en400-ig
Something like a Shakespearean comedy, full of highly amusing, sharply drawn characters and offering wicked insight into how identity is shaped by city living and immigrant culture clash.
Ọ dịka ihe nkiri ntọ ọchị Shakespeare, nke juputara n’ihe ọchị, ezi ngosipụta agwa,na-enye nghọta ọjọọ n’etu e si emepụta mjirimara site n’esemokwu ibi ndụ obodo na nke ndị sị mba ọzọ.
en400-ig
Nigerians in Brooklyn. . . . This is an amazing film, suspenseful, thoughtful, and colorful.
Ndị Naịjịrịa nọ Brooklyn… Nke a bụ ihe nkiri mara mma, o jupụtara na obinkonelu, echere echiche nke ọma wepụta ya, ọ maka.
en400-ig
Temi Otedola did amazing job!
Temi Otedola rụrụ ezigbo ọrụ
en400-ig
Thank you for a perfect example of how HE works in our lives: This movie is a gut-wrencher, reminding us how He works through imperfect, repentant people who are only called to obey Him. He does the rest. He is faithful to complete what He has started. What a GOD honoring movie, showing the Triune in goodness and glory and power. Thank you.
Daalụ maka igosipụta etu Chukwu si arụ ọrụ na ndụ anyị. Ihe nkiri a na-echetara anyị etu Chukwu si arụ ọrụ site na ndị ezughioke, ndị nwere nchegharị bụ ndị a kpọrọ ka ha rubere ya isi. Ọ na-eme nke ọzọ. Ọ kwesịri ntukwasị obi na ọ ga-emezu ihe ọ malitere. Ihe nkiri na-eto aha Chukwu. O gosipụtara ịdị mma, ebube na ike Chukwu nna, Chukwu nwa na mmụọ nsọ. Daalụ.
en400-ig
Stroyline was beautiful. . . . The plot twist was everything. Suspense filled. Gripping and interesting. Touched a lot on the importance of communication in relationships. I'll watch it over and over again.
Akụkọ ya maka…..nhịkọsị akụkọ ya amaka. O juputara n’obinkonelu. Tọ ụtọ na-adọrọ mmasị. Ọ rụtụrụ ọtụtụ aka na mkpa mkparịta ụka dị na mmekọrịta mmadụ na ibe ya. Aga m elere ya ugboro ugboro.
en400-ig
I love this film! I've watched it several times. I hope another one is in the works
Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya. Elerego m ya ọtụtụ ugboro. Ana m atụanya ọrụ ọzọ na ya
en400-ig
A Modern Nigerian Classic. . . . . . Nollywood truly has a political/religious/tribal gem here for those who seek to broaden their perceptions of the whys of the major ills of the world & in this case a small community in Nigeria - r so pervasive today.. . . . Soul comes to this physical reality for experiences & this film delivers a ton of them❤
Omuma Naịjịrịa nke oge a.....Nollywood nwere ihe nkiri metụtara ọchịchị, efemchi, na agbụrụ maka ndị chọrọ ịgbasa nghọta ha gbasara ihe ọjọọ na-eme n’ụwa nakwa ihe mere obere obodo na Naịjịrịa ji juputa n’ihe ọjọọ. Ihe nkiri a rụtụchara ihe ndị a niile aka dịka o si mmetụta mkpụrụ obi.
en400-ig
Fun to watch especially if u understand the Igbo language... But in general it's a good and interesting movie..
Ọ na-atọ ụtọ nkiri ọkacha ma ọ bụrụna ị na-aghọta asụsụ Igbo…Mana n’ozuzuoke, ọ bụ ihe nkiri dị mma..
en400-ig
This movie feels like a mish mash of under-developed ideas with a half hearted romance thrown in. It is not sure if it wants to be a comedy or a satire.
Ihe nkiri a dịka egwu agwara ọgwa ekpokọtara ya na ihe ntọ ọchị amaghị mee. O doghi anya ma ọ chọro ị bụ ihe nto ọchi mọọbu ihe nkọcha.
en400-ig
Genevieve Nnaji proves yet again while she's still the best Nollywood actress of all time with her directing debut. we can only say more grease
Genevieve Nnaji gosipụtara ọzọ ihe mere o jiri bụrụ okaibe n’ihe ikiri site etu o si nye ezi ntuziaka n’ihe nkiri mbụ o mepụtara . Naanị ihe anyị pụrụ ikwu bụ jisie ike
en400-ig
A film which captured a nation's hope for better cinema. . . . One can only wish that other Nigerian filmmakers will build on this same ground for a much brighter Nigerian film future.
Ihe nkiri gosipụtara olilanya obodo maka sịnịma…..Ana atụ anya na ndị ọzọ na-emepụta ihe nkiri na Naịjịrịa ga-agbaso usoro a. Nke a ga-eme ka Naịjịrịa soro na ndị na-emeputa ihe nkiri n’ọdịnihu.
en400-ig
Absolutely sensational. . . . This made me feel proud to be Nigerian. Storyline aside, the performances from each character wEré phenomenal and really captured my attention.
Ọ nwere mmetụtaobi. ….Nke a mere ka m kpaa nganga na m bụ onye Naịjịrịa. Ewepu akukọ ya, agwa nọ n’emereme dọrọ mmasị.
en400-ig
Searching for a soundtrack & review. . . . There'se a soundtrack at the end of the movie. On the background. It contains no words, it's more a melody. I'm trying to find the name of it.. . . . Beside that, great movie, really slow paced. Acting is realistic. No absurb emotions or anything like that. The conversations, the choosen words, the evens, the chemistry. It looks natural like you're watching a real situation. There's alot of silent moments and stuff like that. So you either like this type of movies, or you don't
Ọ bụrụ na ị na-achọ egwu agụrụ na ihe edere maka ihe nkiri a… Egwu dị na ngwụcha ya. Na n’azu o nweghị okwu ọbụla ha kwuru karịa uri na-akpotụ. Ana m anwaa ike ịchọta aha ya. . . . . Ọzọkwa, ọ bụ ọmalịcha ihe nkiri na-akpụ akpụ. Emereme dị na ya dịkwa kpoo. Mmetụtaobi dị na ya nwechara isi. Ma mkparitaụaka okwu ndị ahọpụtara, mmemme, kemistri dịcha ka ihe na-eme eme. Enwekwara ọtụtụ oge ha gbachiri nkiti ana ekwughi okwu na ya. O nwereike ị hụ ụdị ihe nkiri a n’anya mọọbụ ịghara ịhụ ya n’anya.
en400-ig
my number one nigeria sci fi best movie. . I love the movie, it falls into my favorite type which i am satisfy off, looking forward for nigeria to bring more to screen.. . . . And my advice for us Nigerian is to support this movie to encourage them to bring and produce more better movies of our choice for us to watch.
nke a bụ ihe nkiri sci fi m kacha hụ n’anya si Naịjịrịa. Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya, ọ danyere n’ụdị m hụrụ n’anya nke a nyere m afọ ojuju. Ana m atụ anya ka Naịjịrịa wepụtakwuo ụdị a... Aro m na-atunyere ndị Naịjịrịa bụ ha kwado ihe nkiri a. Nke a ga-agba ha ume imepụtakwu ọzọ ka mma maka anyị.
en400-ig
Kemi Adetiba's King of Boys is exceptional. From the selection of cast to the well executed story line, this movie is nothing short of excellent. The thrill, plot twists, humor, unpredictability are unmatched.
Ihe nkiri Kemi Adetiba bụ ‘King of Boys’ enweghi atụ. Malite na nhọrọ agwa na akụkọ ya mara ezigbo mma. Ụtọ ya, ntọ ọchị ya akataghị ihe pụrụ iso emereme nke ọbụla enweghi ihe a ga-eji tụnyere ya.
en400-ig
Perfection. . . . Someone should please help me find a mistake in this movie because I have watched it four times and still I can't find one. Everything about the movie was perfect. The movie is an original.
Ozuzuoke.... Mmadụ biko nyere m aka ịchọpụta ebe ihe nkiri a si ri mperi n’ihi na elerego m ya ugboro anọ ọdịghị ntụpọ m hụrụ n’ime ya. Ihe ọbụla gbasara ya zuru nnọọ oke. Ihe nkiri a bụ kpoo
en400-ig
This film is is a true story and is absolutely brilliant and moving.
Ihe nkiri a bụ akụkọ mere eme. Ọ maka na-aga aga
en400-ig
A Refreshing Nigerian Series. . . . Such a refreshing Nigerian series to watch without the awful music playing throughout the movie. However. I don't like that Netflix just carried Season 1, got me piqued and their is no season 2 to be found.
Ihe nkiri si Naịjịrịa dị mma nkiri…. Nke a bụ ihe nkiri si Naịjịrịa dị mma nkiri nke egwu niile agụrụ na ya dị mma. Mana ahụghị n’anya etu o si bụrụ naanị agba nke mbụ ya dị na Neflix. O were m iwe. Enweghikwa agba nke abụọ ya m hụrụ.
en400-ig
If it were food I would say mouth watering. . . . The film citation is a necessity, I do not see where it would ever run out of relevance. The actors were carefully picked and displayed such professionalism, the location were amazing never new had such good universities in Senegal , the arts and craft of our African leaders carved out the African identity.. . . . The message this movie carries, how it was told is so special, insightful and artistic. The suspense is on another level, the melange of feelings it creates to us the viewers is something else.. . . . Citation is a must watch go watch it on NETFLIX
Ọ bụrụ na ihe nkiri a bụ nri, aga m asị na ọ dị mma oriri. Akụkọ ihe nkiri a, etu esi kọọ ya pụrụ iche, nakwa nka ya. Obinkonelu ya dị ukwuu, mmetụtaobi ya enweghi atụ. Citation bụ ihe nkiri kwesịrị nkiri. Gaa hụ ya na NETFLIX.
en400-ig
Excellent Film. . . . This was a great film. A very simple storyline that provides a glimpse into the past to two boys (with many unknowns).. then the twists and turns that surround their reunion as grown men.. . . . Well done! So different from anything I've ever scene.
Ihe nkiri dị mma….Ọ bụ ihe nkiri dị egwu. Akukọ dị mfe maka umunwoke abụọ (anyị amaghị aha ha). Emechaa ha ezute onwe ha mgbe ha tokoro okorobia ofuma... Jisienu ike! Ọ bụrụ iche n’ihe niile m hụgoro.
en400-ig
Loved it. . . . ... beautiful movie ... i love my Nigerians. Beautiful storyline too . Well done
Ahụrụ m ya n’anya… akụkọ mara mma....ahụrụ ndị Naịjịrịa n’anya. Akụkọ dị mma. Jisie ike
en400-ig
Beautiful, beautiful, sad and necessary.
Ọmalịcha, ọmalịcha, ihe mwute kwesịrịnụ.
en400-ig
My Village People delivered fantastic special effects, and they are not over the top. One of my favourite special effects is the rain. The technical crew deserves special recognition for their skills in this movie
My Village bụ ihe nkiri emepụtara nke ọma, mmepụta ya pụrụ iche m hụrụ n’anya karịachaa bụ ebe mmiri na-ezo. Ndị nọ na teknuzu ya mere nke ọma
en400-ig
Historic, Thrilling, Educative and Awesome
Keakụkọ, na-atọ ụtọ, na-akuzi ihe ma dị mma
en400-ig
This is my favourite Nigerian film. Really enthralling debut feature.
Nke a bụ ihe nkiri si Naịjịrịa m kacha hụ n’anya. Ihe nkiri mbụ mara mma
en400-ig
I deeply appreciated seeing a movie with an emotional bond between two sisters who were connected in so many ways, but disconnected by romance and political views. The movie actors were superb and each character was perfectly cast for their roles.
Ọ tọrọ m ụtọ etu ụmụnne nwaanyị abụọ a si nwee ihe jikọrọ ha nke ọma mana ihe kewara ha bụ ịhụnanya na etu ha si legara ọchịchị anya. Ndị agwa nọ na ya rụrụ ọrụ ha nke ọma.
en400-ig
An Educational But Visceral & harrowing Film Expertly Crafted. . It's A great movie well acted and Directed Expertly Crafted while Being educational to a degree but it's a fully immersive visceral experience .. . . . Exploring Race ,and Gang Culture ,in England it's hard to believe some of these things Knowing that it was based on true story makes it and even tougher pill to swallow .Maybe a few scenes are for theatrical licence but still it comes from some where real .. . . . There's so many point in the film where i'd just ask why ? why would you do that ! Nooo !. . . . it's not for the faint hearted and it kind of messes with your mind it's the kind of movie that will leave you with many questions. . . . entertaining but thought provoking and intriguing A work of art One of the Most Original Movies I've seen in ages a refreshing perspective Definitely worth a watch
Ihe nkiri na-akuzi ihe eji nka mee... Ọ bụ ihe nkiri amara mee na ntuziaka site n’ikuzi ihe na kwa ịdọrọ mmasị nwere mmetụta ime ahụ. Ọ na-egosipụta agbụrụ na omenala otu na Ingland, nke a siri ike ikweta. I makwu na ọ bụ akụkọ mere eme mekwuru ka o si ike nkweta. O nwere ike ọ bụrụ na ha tinyere obere arọmarọ na ya mana nke a meghi ka ọ ghara ịbụ akukọ mere eme…..Enwere ọtụtụ ebe na ya bụ ihe nkiri m jụrụ gịnị mere? Gịnị ga-eme ị ga-eji mee ya! Mbaa!..... Ọ bụghị maka ndị ume na-ekorapụ. O ji uche mmadụ egwu egwu, ihe nkiri ga-eme gị ka ị jụọ ọtụtụ ajụjụ...ọ dị ụtọ na-akpalị mmụọ. Ọrụ nka. Otu n'ime ndị kacha elu m hụgoro. Ọ kwesịrị ka elele ya.
en400-ig
It was a nice, wholesome movie about Love, Faith, Family and temptations of the world.......was a bit cheesy, but I enjoyed it. Fell in love with Mawuli Gavor and would watch it again just to see him..
Ọ bụ ihe nkiri dị mma maka ịhụnanya, okwukwe, ezinaụlọ na ọnwụwa dị n’ụwa… ọtọ tụrụ ụtọ, mana ọ dị m mma. Ahụrụ m Mawuli Gavor n’anya. Aga m ele ihe nkiri a ọzọ maka ya.
en400-ig
Beautiful movie depicting historic events in Benin kingdom. . . . This movie was very educational and interésting to watch. I am still in shock it was done in 2014. The acting and directing was superb. . Kudos to the cast and crew.
Akụkọ mara mma maka ndị Benin… Ihe nkiri a na-akuzi ihe na-adọrọ mmasị ilere. Ọ kana atu m anya na emepụtara ihe nkiri a na 2014. Emereme ya na ntuziaka ya amaka...Daalụ ndị niile mepụtara ihe nkiri a.
en400-ig
Great concept. . . . Creative storyline with talented actors. A bit excessive with some of the flashbacks but still very interesting throughout.
Echiche dị ukwuu….Akụkọ nka na ndị na-eme ihe nkiri nwere nka. Ihe ncheta dị na ya dị ọtụtụ mana o ka dọrọ mmasị na ngosipụta ya
en400-ig
so cool. . . . This was so chilled. this movie was fun and enjoyable from the start. I've found no flaws to it, maybe the introduction is a little corny, but thats just taste. this movie was light but meaningful. highly recommended!
ọ maka… Ọ dị ezigbo mma, ihe nkiri a dị mma, tọọ ụtọ ma nyekwa afọ ojuju site na mbido. O nweghi ntụpọ ọbụla, mmalite dịka ihe e ji ụzọ aghụghọ mee, mana ọ bụ otu o si eme nke ya. Ihe nkiri a dị mfe bịa nwee ezigbo nghọta bụrụkwa eji amatụ. ọ dabara adaba
en400-ig
KOB is Number 1 Nollywood movie to me right now. The story is way different and genuine. Unveils what goes on in politics for real.
Asị mụ kwube, ụgbụa, KOB bụ ihe nkiri nke mbụ na Nollywood. Akụkọ ya pụrụ iche ma kwuru chim. O kpughere ihe na-eme na ndọrọndọrọ ọchịchị n’ezie.
en400-ig
This was an excellent movie. I would recommend it to anyone!
Ihe nkiri a dị nnọọ ezigbo mma. O kwesiri ka onye ọbụla kiri ya.
en400-ig
Love this Film. . I will enjoy watching it for many years to come and the conversations that it will spark. . . The acting is very natural without melodrama and it feels very believable. Overall, the film was riveting and kept me really engaged.
Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya. O ga-amasị m ilere ya ọtụtụ afọ na-abịa na mkparịtaụka ọ na-ebuta. Emereme ya dị nọọ ka ekerechi na-enweghi imebiga oke ma dịka ihe mere eme. Na nchikota, ihe nkiri a na-adọ mmasị mee m ekuli ekuli.
en400-ig
Love this Film
Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya
en400-ig
A BRILLIANT MOVIE WITH A FEW PECKS
ỌMALỊCHA IHE NKIRI NA URU OLE NA OLE
en400-ig
Beautiful story that portrays Nigerian culture. The story is so unique and unpredictable unlike an average Nigerian movie. A must watch
Ọmalịcha akụkọ na-egosipụta omenala Naijiria. Akụkọ ya pụrụ nọọ ezigbo iche na-enweghi ike ịma ihe ga-eme, ọ dịghị ka ọtụtụ ihe nkiri Naijiria. Ịghaghị ikiri ya
en400-ig
A must see, very interesting story and well acted, great collaboration with Hollywood and Nollywood actors. I thoroughly enjoyed it.
Aghaghị ikiri ya, akụkọ tọrọ ezigbo ụtọ nakwa ngosi mara mma, ezigbo mmekọrịta dị n’etiti omee ndị Hollywood na Nollywood. Ọ tọrọ m ezigbo ụtọ.
en400-ig
Fresh POV. . It is not the kind of cinema we are used to in the western hemisphere, but the production highlights not only a story to develop, but also the colors and culture of the region in which it takes place.
POV ọhụrụ. Ọ bụghị ụdị sịnịma/ihe nkiri nke anyị mabu maka ndị ọcha, kama mmeputa ya arụtụghị sọọsọ mmebe akuko, kama o rụtụkwara njirimara dị icheiche na omenala mpaghara ebe o mere.
en400-ig
"Citation" works best when it hovers in the infuriating skepticism hurled at its young protagonist as she makes her case, and it's unclear whether the system will work in her favor until the final, unnerving act.
“Citation” kachasị mma n’oge ọ gbadoro ukwu n’ụzọ na-edochaghi anya nke dakwasiri isiagwa ya mgbe ọ na-eme mkpesa, na amabeghị ma usoro ehibere o ga-adabara ya ruo n’isi njedebe, emereme na-amapụ obi.
en400-ig
In a movie which seems like it should have been a mini-series, we follow a relationship, which grows into a family, over the course of 20 years in Nigeria.
N’ihe nkiri nke dịka a ga-asị na nkebi nkiri ya kwesiri ịdị nkenke, anyị na-ahụta mmekọrịta na-etoruo ezinaụlọ, gafee/karịa afọ iri abụọ na Naijiria.
en400-ig
Finally, a good one. . . . A solid entry from the stables of Ayo Makun that combines genuine comedy with love at heart. A must watch for all Nigerians.
N’ikpeazụ, nke a dabara adaba….Ndụba siri ike sitere n’ụlọọrụ Ayo Makun nke e webatara ezigbo ihe ochi na ihunanya. O kwesiri ka Naijiria niile kirie ya.
en400-ig
The best Nigerian movie I've ever seen. . This movie is amazing! Very creative and not predictable. I love how the story line is current and relates to what is going on in Nigeria at the moment. The acting was great - Sola Sobowale is a legend!
Ihe nkiri Naịjịrịa kachasị m kirigoro.. Ihe nkiri a amaka! Ekereeuche dị ịtụnanya nke enweghi ike ịmata ihe ga-eme n’izizi. Mmasị m bụ etu akụkọ ya si buru ihe na-eme ugbua ma metuta ihe a na-ahụ na Naijiria oge ugbua. Emereme ya dị nọọ egwu. Sola Sobowale bụ nọọ odogwu.
en400-ig
It's a superb piece of work: fresh, harrowing and very humane
Ọrụ nke a bụ oka ibe: ọ dị ọhụrụ, na-ebiju isi ma juputa n’ebere.
en400-ig
Good series. . I'm really impressed with this series. Its captivating and entertaining.
Ezigbo nhazi.. Ọ tụrụ mu nọọ n’anya etu e si hazie ya. Ọ na-eto akpịrị ma na-atọ ụtọ.
en400-ig
I love this movie. . . . This movies is a very good movies and I wish it will still continue and please when is the season three and four going to be released .
Ahuru m ihe nkiri a n’anya…. Ihe nkiri a dị ezigbo mma nakwa ọ dị m na ọ ga na-aga n’ihu na biko kedu oge a ga-ewepụta agba nke atọ na nke anọ.
en400-ig
This is the reality of being a fault first child in affluent African homes.. . This movie is the reality of the struggle of being female in a male dominated and controlled African environment.
Nke a bụ ihe na-eme onye bụ nwa nke mbụ dị efulefu n’ezinaụlọ ndị ọgaranya n’Afrịka. Ihe nkiri a gosiri nsogbu ịbụ nwaanyị n’ebe nwoke na-achị na-akpakwa ike n’agbata Afrịka.
en400-ig
Wonderful story. . . . The movie has a lot of moral lessons. Great role interpretation by Zainab Balogun. If you have lost your way, this movie all you need to re-direct your path to God.
Akụkọ dị ebube.…Ihe nkiri a nwere ọtụtụ ihe mmụta. Zainab Balogun gosipụtara agwa e nyere ya nke ọma. Ọ bụrụ na Ị gahiere ụzọ, ihe nkirị a bụ naanị ihe ga-enyere gị-aka imezighari ụzọ gị ka ọ gbaso ụzọ Chukwu.
en400-ig
A provocative if slightly plodding movie…
Ihe nkiri ji nwayọ akpalị mmụọ...
en400-ig
Technically, the sound is very good, and camera angles and techniques are unusual and interesting. The fight scenes are well choreographed.
N’ezie, ụda ya dị nọọ mma, akụkụ igwefoto na usoro mmepụta ya pụrụ iche ma dị ezigbo uto. E mepụtara ihe nkiri ebe a luru ọgọ nke ọma.
en400-ig
Best Nigerian movie seen in a long while. . Amazing movie that really l captures Nigerian culture and its movie industry
O teela aka m lere ụdị ihe nkiri kachasị ya mma na Naịjịrịa. Ihe nkiri dị ịtụnanya nke nwetachara omenala Naịjịrịa ma ulooro na-ahu maka imeputa ihe nkiri.
en400-ig
What a disturbing but engaging story. . . . This is a really disturbing story. I feel so sad for Enitan, I cannot possibly imagine what he went through in his childhood. His transformation is remarkable. In the final ending it reveals who Enitan is, and I'm shocked by the revelation. It brings the film to another level of emotional climax.
Akụkọ na-ebute akpata oyi ma na-adọ mmasị… Akụkọ a nyere ezigbo mmekpaahụ. Ebere m mere Enitan, apụghị m iche ihe ọ gabigara n’oge ọ dị na nwata. Mgbanwe ya dị ịrịba ama/tụrụ n’anya. N’ikpeazụ o kughere onye Enitan bụ, kama o wuru m akpata oyi site na mkpughe a. O weteere ihe nkiri a n’ọnọdụ mmetuta obi kachasi elu.
en400-ig
Incredible movie, great rendention and good story line.
Ihe nkiri na-enweghi atụ, ngosi dị egwu na usoro akụkọ dị mma.
en400-ig
Romper Stomper with a twist and also a masterpiece drama. . . . Best Skinhead Cultural movie done in years...if you like movies like Romper Stomper, This is England, A Clockwork Orange...you will probably like this and if you like well made dramas also.... actors first movie produce and from peronal experience too....exellent work mate....loved it...so sad that people down grade this masterpiece in art form from a personal view, from a rookie of making movies... enjoy folks....
Romper Stomper nwere nhịkọsị ọnọdụ ma bụrụkwa ihe emereme e ji nka mepụta. Ihe nkiri gbasara ịkpaoke agbụrụ nke ndị ntorobịa kacha mma emepụtara n’afọ. Ọ bụrụ na ị hụrụ ihe nkiri dịka Romper Stomper, This is England, A Clockwork Orange… ọ bụrụ na ịhụrụ ihe nkiri amara mee ị pụrụ ị hụ nke a n’anya. … Ihe nkiri a kọrọ maka onwe mabụrụkwa ihe mmepụta izizi ndị agwa nọ na ya. Ahụrụ m ya n’anya. Ọ bụ ihe nwute na ndị mmadụ na-akọtọ ihe nkiri a eji nka mee n’ihi ihe ha chere n’obi ha sitere n’aka ndị amaghị emepụta ihe nkiri. Ya tọọ unu ụtọ
en400-ig
Really great for women (and men too). . In a world where women are pressured to look better than they are, and live above their means, this show serves as a great tool of financial education to guide them into sensible organisation of their finances and the benefits of delayed gratification. Oh, and it's entertaining too! Fantastic acting!. . . . I don't know what's with the music production though, seems like the same songs were on repeat in every episode.
Nke a dị ezigbo mma maka ụmụnwaanyị (nakwa ụmụnwoke).. N’ụwa, a na-akwanye ụmụnwaanyiị ka ha maa mma karia etu ha dị, ka ha konye aka ha ebe o rughi, ihe ngosi a rụrụ ọrụ mabụrụkwa nnukwu ngwaọrụ iji kuzi maka agụmakwụkwọ banyere ego ka ha mata etu ha ga-esi jiri ọgụgụisi ha hazie ego ha nakwa uru ọbara ijide akpịrị ha aka na ngongo. Oo, ọ tọkwara ụtọ! Emereme nke dị egwu... Amaghị m ihe mere mmepụta egwu ya, ọ dịka ka ọ bụ naanị otu egwu ka etiri n’emume/agba nke ọbụla.
en400-ig
The use of proverbs, innuendos, and play on words, provides so many memorable one liners and quotes that will remain on our tongues for a long time. We will quote the lines and recall the pleasure of watching this series.
Iji ilu ruo, imu onu, na iji okwu gwurie egwu, o nyere ọtụtụ ihe agaghi echefu echefu nke a ga-akpu n’onu ogologo oge. Anyi ga-ekwughari ogbara di n’ime ya ma cheta obi ụtọ anyi nwetara ilere ihe nkiri a gasi.
en400-ig
Good for a first.. . A fairly straightforward plot that delivers nothing new, save being the first Nigerian Christmas themed movie. The casting was sweet.
Ọ dị mma n'agbanyeghi na bụ nke mbụ… Nhazi/usoro akụkọ gara were were na-egosighi ihe ọhụrụ ọbụla, karia ịbụ ihe nkiri mbụ Naijiria mere maka Ekeresimesi. Ndị omee nkiri họrọ amaka.
en400-ig
A very good movie with a good lesson!. . . . This is movie is about a coming of age comedy/drama about a young boy who wants to fix things with his hands rather sit behind a cubicle. In a broader sense, I think this is just celebrating how things are done in Africa, and how kids learn to be humble.
Ihe nkiri mara mma nke nwere ezigbo ihe mmụta!...Ihe nkiri a bụ maka ejije ntọọchi kentozu/ejije banyere nwatakiri nwoke chọrọ iji aka ya dozigasị ihe karịa ịnọ n’ochichi. Ile ya anya n’ụdị sara mbara, aga m asị na nke a bụ iji gosi etu e si eme ihe na mba Afrika, na etu ụmụazi si amụta etu esi e nwee obi umeala.
en400-ig
Citation delivers on giving us a logical representation of what happens in the real world to a large percentage of the youth, particularly students, and more particularly those of the female gender.
Citation na-enye anyị nnọchite anya ezi uche banyere ihe ndị na-emekari n’ụwa na ndụ ndị ntorobịa, ọkachasị ụmụakwụkwọ, karichaa n’ebe ụmụnwaanyị nọ.
en400-ig
Crazy,Lovely,Cool. . . . My favorite Nigerian actress Adesua Etomi-wellington brought me to this tv series and I was not disappointed, it was a pleasant surprise to see good acting, really good writing on top of seeing her, all main characters had substance and were not over the top cliché characters, each episode could stand on it's own with plot twists and reveals, if anybody is looking for a good binge watch you couldn't go wrong with this Nigerian gem
Ọ na-agbaka isi, maa mma, dị jụụ…omee nkiri nwaanyị nke kachasị amasị m na Naijiria Adesua Etomi-Wellington butere m n’usoro nke onyonyoo ma nyee m nnọọ ihe m chọrọ, ọ bụ ezigbo ihe itunanya ihu emereme dị mma, ọ bụ edemede dị nọọ mma tinyere ọhụhụ a huru ya, isiagwa niile nwere umi ha nke na-egbochighi omee ihe nkiri nkiti ndị ọzọ , agba nke ọbụla nwere ike ikwuru onwe ya tinyere nhịkọsị n’usoro akụkọ na , e nwee onye ọbụla na-achọ ihe nkiri onyoonyoo nwere ọtụtụ agba ọ ga-elere, ọpụrụiche Naịjịrịa a ga-amasịrịrị gị.
en400-ig
It’s a pity, because this could have been very interesting. But as it is, it's just total amateur hour.
Ọ bụ ihe mwute, n’ihi na nke a gaara ịtọ ezigbo ụtọ. Mana ka o sinadị, ndị meputatara ya abụghị ndị ọkachamara.
en400-ig
Was glued!!!!. . . . I enjoyed it. It was brilliant coming from the stables of Hollywood movies. Not a wasted time spent
Arapadoro m!!!....Ọ tọrọ m ụtọ. Ọ dị ezigbo mma na o si n’ụlọọrụ ihe nkiri Hollywood. O fughi m oge.
en400-ig
Phenomenal!! Proud of this Nollywood Production!!
Ọpụrụiche!! E kpupuru m mmepụta Nollywood nke a okpu!!
en400-ig
An Amazing Movie. . . . A beautiful story, well told & portrayed. Everything from the locations to makeup, cast, costume, even language & and the showcase of culture was simply breathtaking. Well done Kunle Afolayan
Ihe nkiri a tụrụ n’anya… Ọmalicha akụkọ, a kọrọ nke ọma ma gosipụta. Ihe niile site n’ebe a nọ mee ya ruo etemeete, agwa, ekike, ma asụsụ na ngosi omenala dị nnọọ ezigbo mma. Kunle Afolayan daalụ.
en400-ig
Super Recommended! 'Gold Statue' is Magnificent Excellence. It promises a mountain of fun. And with that mountain, comes rivers of quality and an avalanche of Perfect acting performances. This movie is worth every penny you will spend and more.
Akwadosiri ya ike! ‘Gold Statue’ magburu onwe ya n’ezigbo mma. Na-ekwe nkwa nnukwu ihe ọchị/ugwu ihe ọchị. Tinyere ugwu ahụ, mma ihe ngosi a bụ osimiri na oke emereme na-enweghi ntupọ. O nweghi ego ọbụla ị ga-etinye na ya furu ọhịa.
en400-ig
Hands down the best Nigerian movie I have ever seen..
N’ezie nke a bụ ihe nkiri Naijiria kachasị mma m hụtụrụla.
en400-ig
Good but Kinda Cheesy. . I liked this murder mystery from Nigeria. . . The plot was thick and readable part way in but far enough in to keep my interest.
Ọ dị mma mana ọ fọsiri… Akụkọ gbasara igbu ọchụ nke si Naijiria masịrị m. Nhazi akụkọ ya juru eju ma nwekwa usoro ọgụgụ n’ime ya mana ọ dọchaghị mmasị m ruo n'isi.
en400-ig
Interésting. . . . This movie was interésting from start to finsh. The acting was world class.
Ọ dọrọ mmasị… Ihe nkiri a dọrọ mmasị m site na mbido ruo na njedebe ya. Emereme ya so na nke kacha mma na mba uwa.
en400-ig
What it means to be Nigerian.. . . . Well done Genevieve Nnaji: a movie for all to see. Kudos Naija, keep improving.
Ihe ọ pụtara ị bụ onye Naịjịrịa.... Genevieve Nnaji ndeewo. Nke a bụ ihe nkiri nke onye ọbụla kwesịrị ịhụ. Naịja were aka, jisienu ike ịdịwanye mma.
en400-ig
Only one problem
Naanị otu nsogbu.
en400-ig