sentence1
stringlengths
3
1.7k
sentence2
stringlengths
3
1.73k
lang
stringclasses
4 values
How does a movie with this subject matter wind up being this slow and boring?
ya za'ayi shiri mai wannan batu zaiyi sama yanda yake a hankali da kuma gundira?
en400-ha
this is a story that has the potential for critical acclaim, but the execution is poor and makes it easily forgettable.
wannan labari ne da yakeda yiwuwar yin nasara don tsananin yabo, amman gudanarwan a talauce kuma yasaka sauƙin mantawa dashi.
en400-ha
This movie has less charisma than the 'Third Eye' series from the nineties with Pa Olu Jacobs. Stay away from this.
Wannan shirin yanada ƙarancin kwarjini kan ' Third Eye' mai dogon zango daga alif ɗari tarada Pa Olu Jacobs. Nisanta daga wannan.
en400-ha
nollywood keeps disgracing us
nollywood suna cigaba da bamu kunya.
en400-ha
Survival of Jelili' is a pageantry of the absurd and a flagrant eyesore.
Survival of jelili' nuni dalla-dalla ne na shirme da ciwon ido na aiki marar kyau.
en400-ha
At the conclusion of the original Chief Daddy movie, the introduction of a new character in the last scene hinted at a sequel, but Chief Daddy 2 takes the sophomore curse to a new level of low.
A ƙarshen asalin shirin Chief Daddy, gabatarwan sabon ɗan wasa a gurin ƙarshe ya nuna alamun a cigaba, amman Chief Daddy 2 ya ɗauki tsinuwa na biyu zuwa sabon mataki na ƙaranci
en400-ha
Wasn't supposed to end there.. unprofessional screenwriter
Bai kamata ya ƙare a gurin ba.. marubuci marar ƙwarewa.
en400-ha
The plot was totally unrealistic and it was all over the place.
Labarin gaba ɗaya baiyi kamar na gaskiya ba kuma yana ko ina a gurin.
en400-ha
A colossal waste of time and money
Babban asarar lokaci da kuɗi.
en400-ha
this movie is so lame, even children will not like it.
Wannan shiri gurgu ne, ko yara bazasu so shi ba.
en400-ha
A steamy soap opera unfolding against the backdrop of a cautionary history lesson reminding us that in Nigeria, the more things change, the more they stay insane.
Ihe nkiri megidere ihe mụta na-echetara anyị na na Naịjịrịa, ka ihe na-agbanwe ka ọ na-akawanye njọọ
en400-ig
An enormous amount of work and scrutiny went into making this. Such an enormous amount, its quality stands out easily and brazenly. The sheer amount of authenticity is simply breathtaking.
E tinyere ọtụtụ ọrụ na nyocha n’imepụta ihe nkiri a. Ọ bụ ya mere ka ọrụ a gbaa iche. Ọrụ ya na-adọrọ mmasị
en400-ig
My Village People is a movie that will have you losing your home training while watching it. But it is a pathfinder of sorts. Nollywood generally has not done a good job of making the supernatural sexy and appealing. My Village People achieves it effortlessly, and deserves copious amount of praise.
My Village People bụ ihe nkiri ga-eme ka I chefuo ọzụzụ e neyere gị n’ụlọ ma I na-elere ya. Mana ọ bụ ihe nkiri nchọpụta ụzọ. Nollywood enwebeghi oke ihe ha mere n’imepụta ihe omimi na-adọrọ mmasị ma dị mma ile anya. Mana My Village People mere nke a n’enweghi nsogbu ọbụla. O tozuru ị nata ọtụtụ otito
en400-ig
The story is nothing we haven't seen before but its told from a Nigerian perspective, its funny, quirky and the dialogue is great when compared with others available in the Nigerian market.. . . . I totally enjoyed the movie, would definitely recommend (to my Naija folks!).
O nweghi ihe ọhụrụ dị n’akụkọ a, mana a kọrọ ya site n’ilegara ya anya n’akụkụ Naịjịrịa. Ọ na-atọ ọchị, ọ bụghị ihe ana ahụ kwadaa, mkparịtaụka ya dị mma ma atunyere ya na ihe nkiri ndị ọzọ si ahịa Naijiria. Ahụrụ m ya bụ ihe nkiri n’anya. Ana m akwado ka ndị otu m si Naijiria lere ya
en400-ig
1980's, drug mules, beautiful black women ... I'm in heaven
Afọ 1980’s, mmepụta ọgwụ, ọmalịcha ụmụnwaanyị ojii…anọ m n’eluigwe
en400-ig
Realistic but slow pacing and very melodramatic.. . . . Good acting, based on true events and a decent story. The pacing was a little too slow for my liking and some scenes feel like a made-for-tv movie (the cheese music and the over dramatization).. . . . Overall watchable if you know what you are getting into ahead of time.
Ọ dị ire ma juputa na egwu na ejije…Emetara ya nke ọma dịka o si metụta akụkọ mere eme. Mmepụta ya kpụtụrụ akpụ, ọ bụghị ihe m hụrụ n’anya, ọzọkwa ụfọdụ mmepụta ya dịka ihe mepụtara maka ihe nkiri Tivii (egwu na ejije na-adabachaghị) ….Na nchịkọta, ọ dị mma nlere ma ọ bụrụ na ịma ihe ị chọrọ
en400-ig
Correction.. . . . Thanks for this. I am impressed with it. But I Nelson Orah played the character of Ahmed, not Umar. I will appreciate it if it is corrected.
Mmezi… Daalụ maka nke a. Nke a tọrọ m ụtọ. Mana m bụ Nelson Orah mere agwa Ahmed, ọ bụghị Umar. Ọ ga-amasị m ma ọ bụrụ na emezigharịrị ya.
en400-ig
She is' Super Fantastic! You want to see this movie. This movie is extraordinarily enjoyable. Pure Nollywood sweetness.
She is' Ọ dị egwu!. Ọ ga-amasị gị ilere ihe nkiri a. Ihe nkiri a tọrọ ezigbo ụtọ. Ezigbo ihe nkiri dị ụtọ. Nollywood na-atọ ụtọ
en400-ig
I was thrilled after watching the movie, everything was on point. I was particularly impressed with the quality of the cast and crew. The director, Kemi Adetiba did a great job and I'm so proud of her. I have recommended it to so many people. I look forward to watching more of her work.
Obi juputere m n’ọṅụ ka m lerechara ihe nkiri a, ihe niile dị na ya dabara. Ndị niile nyere aka n’imeputa ya kacha dọrọ mmasị m. Onye ntuziaka Kemi Adetiba mere nke ọma. Eji m ya eme ọnụ. Agwago m ọtụtụ ndị kirie ya. Ana m atụ anya ilerekwu ọrụ ya.
en400-ig
Genevieve Nnaji stamps her foot concretely in the pantheon of genuis directors. She doesn't disappoint in her debut, Lion Heart. It's a must watch, as it announces the birth of an international Nollywood.
Genevieve Nnaji tọro ezigbo ntọala n’ihe gbasara inye ntuziaka ihe nkiri. Ọ raghịpụghị na mmepụta ihe nkiri izizi ya LionHeart. Ọ bụ ihe kwesiri nkiri n’ihi na ọ na-agbasa ozi mmalite ihe nkiri Nollywood ga-agbasa mba ụwa.
en400-ig
Nollywood at its peak!!!!. . . . This movie tells a story about culture, unity and family. So many themes that I can't finish mentioning.
Nollywood nọ n’ogo kacha elu!!!...Ihe nkiri a na-akọ akụkọ gbasara omenala, idi n’otu, na ezinaulọ. Ọtụtụ ihe nkuzi juputara na ya nke m enweghiwu ike ị gụsasị
en400-ig
A Good and Wise film. It was a good film, that shows the dangers of Nigerian tribalism and how it can affect a young love.
Ihe nkiri dị mma nwere amamihe. Ọ bụ ihe nkiri dị mma na-egosi ọghọm so n'ikpaoke agbụrụ na Naịjịrịa na etu osi emetụta ịhụnaya ka na-eto eto
en400-ig
this movie is a good offering in the genre.
ihe nkiri a bụ onyinye dị mma na ụdị ya.
en400-ig
Loved this Movie. . . . I was really surprised to read negative reviews for this movie. Do we truly know what a good movie is? This movie was really good, very enjoyable. Well developed characters, believable and relatable story line. And the quality, fantastic. Well done guys. Loved it even more than wedding party 1 and 2. I am not disappointed at all.
Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya…Ọtụrụ m anya ịhụ na e nyere ederede ọjọọ gbasara ihe nkiri a. Anyị amakwa ihe bụ ezigbo ihe nkiri? Ihe nkiri a amaka, na-atọ ụtọ. Agwa tolitere nke ọma, dị ire ma bụrụ kwa ihe metụtara anyị.Ọzọkwa, ogo ya amaka. Jisienụ ike. Ahụrụ m ya n’anya karịa wedding party 1 na 2. Ọ harịpụghị m ma ọlị.
en400-ig
Saw the Premieré in Houston Texas. . . . This movie should win an Oscar Award. The Storyline is so good. The Actors weré all incredible.
Ahụrụ m ya mgbe ewepụtara ya izizi tupu ọ gasaa ebe niile na Huston Texas… Ihe nkiri a kwesịrị ị nata akara ugo ndị Oscar. Akụkọ ya amaka. Agwa niile nọ na ya dị ịtụnanya.
en400-ig
Anyone who loves art, Who's seen part one will know the plot and storyline was already built dEré and this was a follow up.
Onye ọbụla hụrụ nka n’anya, hugoro agba nke mbụ ihe nkiri a ga-ama na akụkọ ya gbakwasara ụkwụ na nke mbụ, nke a bụ nke na-esote ya
en400-ig
Great outcome.
Mmepụta ya amaka
en400-ig
Expository Movie. . . . This is a very good and distinct movie. Some people might not like it perhaps because they are used to the love or thriller story films or perhaps because they are not used to life with a vehicle. They movie truly shows how things really are in the life of mechanics, apprentices and customers. It also teachers parents and children a good lesson. It is a seemingly perfect expository movie.
Ihe nkiri na-akọwa maka ihe.. ke a bụ ihe nkiri dị mma ma pụọ iche. Ụfọdụ nwereike ha agaghị ahụ ya n’anya n’ihi na ha na-ahukarị ihe nkiri ịhụnanya mọọbụkwanụ maka na ha hụrụ ndụ ụgbọala n’anya. Ihe nkiri a gosiputara etu ndụ dị n’ife na ndụ ndị mekanịk, ndị na-amụ ọrụ, na ndị na-azụ ahịa. Ọ na-akuziri ndị nne na nna na ụmụaka ezigbo ihe. Ọ bụ ezigbo ihe nkiri na-akọwa ihe.
en400-ig
Understated, powerful crime drama with historical flavor. . This was a very character rich film. Not a single scene was wasted.
Akọwapụtachaghị ya etu o si dị, o gosipụtara ejije omekome nke nwere ntọala tọrọ ụtọ. Nke a bụ ihe nkiri juputere n’uru. O nweghi ebe emetaghị
en400-ig
Great continuity throughout the movie... The writer and director is highly intelligent and creative. Thank you so much for this amazing movie
Akụkọ na-esorita onwe ya nke ọma na ya bụ ihe nkiri.. Ndị dere ya na ndị nyere ntuziaka nwere amamihe na nka. Daalụ rinne maka ihe nkiri a..
en400-ig
I enjoyed seeing very good parts of Lagos, both on the mainland and the island, used, unlike other movies that stay in one location. Lagos is a beautiful place to shoot a movie, especially if the diversity of the state is put to use, as seen here. Accident scenes are usually tricky for Nollywood to portray, but it was a pleasant surprise to see a very believable one here.
Ọ tọrọ m ụtọ ịhụ ebe nilie mara mma dị na Legọọsị. Egosipụtara ma ala ọkpọrọ na ala mmiri gbara okirikiri, ọ dịghị ka ihe nkiri ndị ọzo na-anọ n’otu ebe emepụta. Legọọsị bụ ebe dị mma imepụta ihe nkiri ma ọ bụrụ na e jiri ebe dị icheiche na ya kwara ngwa. Dịka anyị si hụ n’ebe a, ngosiputa ebe enwere ihe mberede okporoụzọ na-esiri ndị Nollywood ike. Ọ tụrụ m anya ịhụ na nke emere n’ihe nkiri a dị ire
en400-ig
Citation the movie. . Perfect Movie. Loved every second of the movie. Wished it didn't end
Ihe nkiri Citation.. Ihe nkiri zuruoke. Ahụrụ ihe niile emepụtara na ya n’anya. Ọ dị m ka ya agwụna agwụ
en400-ig
Akinnuoye-Agbaje's directorial debut is a troubling coming-of-age story based upon the directors own experiences as a 'farmed out' Nigerian child in the UK during a period of surging xenophobia in the wake of the Windrush generations arrival. The look and feel of the films early moments present a setting and characters so raw and realistic that one could only capture from having experienced them. The pacing of the film in many ways reflects this. At times seeming to take on an almost frantic pace which is meaningful in a way that captures the effect of somebody recalling their life story - made up of the important details and traumatic moments - though occasionally making it difficult to capture and appreciate the passage of time bordering on surreal. The supporting characters similarly are raw and identifiable foils though lacking in the depth required to be whole characters beyond their interactions with the film's lead. Furthermore the film does little to address or contextualize its setting, deliberately choosing to focus on the internal struggles of it's central character. Despite this the films central character is compelling enough to keep the viewer engaged solely in his development throughout the film. Overall Farming is an impressive directorial debut that tackles issues of dual identity and self-hatred in a manner that leaves plenty unsaid but provides a bitter and frequently heartbreaking account of an individuals struggle for meaning and identity. There is so much to be admired about this film which presents an often overlooked period in British history, the importance of such a personal topic deserving of a greater run-time than the films mere 107 minutes.
Ihe nkiri izizi nke Akinnuoye-Agbaje nyere ntuziaka na ya bụ akukọ mere eme metụtara ndụ Akinnuoye-Agbaje. Dịka nwa si Naịjịrịa ezipuru UK mgbe enwere ịkpaoke agbụrụ mgbe ọgbọ nke Widrush bịarutere. Etu ihe nkiri a si dị na mbido gosiripụtara agwa nọ n’ihe nkiri a dịka nke dị ire nke mmadụ pụrụ ichefu na ọ bụ ihe ka ọ na-elere cheezie na ọ ihe na-eme na ndụ. E gosiri nke a site n’ụzọ dịgasị iche iche na ya. Akụkọ ya jupụtara na akụkọ dị ezigbo mkpa na ọnodụ ihe mmerụahụ dị ukwuu. Mgbe ụfọdụ ihe ndị a siri ike ngosipụta na ya bụ ihe nkiri. Agwa ndị na-agwado ndi isiagwa dị ire mana agaghị atụnyere ha na isiagwa. Ịga n’ihu, ihe nkiri a lekwasara anya na naanị ndụkụrịta ime mmụọ nke isiagwa. N’gbanyeghi nke a, isiagwa ihe nkiri a dọrọ mmasị ndị nkiri. Mkpokọta ihe niile, ‘Farming’ bụ ihe nkiri ewepụtara izizi na-akọwa maka nsogbu so ịchọpụta onwe na ịkpọasị onwe nke e nwere ọtụtụ ihe ekwughi maka ya ma gosipụta ihe ilu, mgbọwaobi, nke otu onye na-ata ahụhụ ịchọpụta onye ọ bụ. Enwere ọtụtụ ihe ihe nkiri a na-egosipụta nke a na-eleghara anya ugbua mere na Britain. Uru ihe nkiri a bara karịrị nkeji narị na asaa egosipụtara ya
en400-ig
amazing film must see
Ihe nkiri dị mma ekwesịrị ikiri
en400-ig
Good series. . I really like this show. All the characters are great and I enjoy watching. Hope it stay around for more seasons. Looking forward to the next season!!!
Ihe nkiri dị mma… Ahụrụ m ya n’anya. Agwa nile dị na ya di ukwuu. Ọ tọrọ ụtọ ikiri. Olilanya m bụ ka enwe mmepụta agba ndị ọzọ
en400-ig
Working from a script by playwright Darci Picoult, Dosunmu fashions a tale that’s realistic, melodramatic and culturally specific (we spend as much time ogling colorfully patterned dresses as we do admiring Gurira’s endlessly expressive face), yet unmistakably archetypal.
Ị mepụta akụkọ ederede Darci Picoult, Dosunmu wepụtara ihe nkiri di ire, nwere egwu na ejiije na omenala (anyị gburu oge na-elele ọ marịcha akwa Guirra na ọmarịcha ihu ya. Nke abụghị adịgboroja.
en400-ig
Great movie!
Ihe nkiri dị egwu!
en400-ig
No words to describe the power of this movie and its reminder of how fortunate it is to have never lived through a civil war. Extraordinary story telling of tragic, recent Nigerian history and the humanity within it all.
Enweghi okwu tozuruoke iji kọwapụta mma ihe nkiri a nakwa etu o si chetara anyị na anyị bụ ndị ihu ọma kpọrọ n’ihi na anyi ezuteghi agha. Akụkọ gbasara ọdachị dị egwu, agụgụala Naijiria ugbua na ndụ mmadụ dị n’ime ya.
en400-ig
Beautiful
Ọ maka
en400-ig
Rational representation of the Igbos. . . . Lion heart represented what it really means to be Igbo - hard-working and communal system of living.
Ihe nkiri gosipụtara maka ndị Igbo…Lionheart gosiputara ihe mmadụ ịbụ onye Igbo pụtara-- ịgba mbọ na mbikọrịta ọnụ
en400-ig
There is a lot of mediocre acting here and there and some things made little to no sense for me but overall i did enjoy it for what it is. I would probably not watch it ever again but seeing it once is nice.
Enwere ọtụtụ amaghị eme juru n’ihe nkiri a. Ụfọdụ n’ime ha enweghi uru ọ bara mana nke ahụ emeghi ka ihe nkiri a ghara ịtọ m ụtọ. Enwereike, agaghị m elere ya ọzọ. Otu ugboro a m lere ya dị mma
en400-ig
While the themes here are, of course, redolent of neorealism, the filmmakers don’t make ostentatious nods to cinema past. Their voice is their own; the camera is mobile when it needs to be, but stands still much of the time, letting the excellent cast build their characters as the events of the film test their endurance.
N’agbanyeghi na isiokwu dị na ya metụtara ịkpaoke metụta otu agbụrụ, onye mepụtara ihe nkiri a agbasoghi usoro ihe ngosi Nollywood ana ahụkarị na sịnịma. O ṅomighi. Igwe nsere onyonyo ya na-agagharị, ụfọdụ mgbe ọ na-akwụ otu ebe, nke nyere ndị mepụtara ihe nkiri a ohere igosiputa agwa ha nke ọma dịka ya bụ ihe nkiri na-aga iji mata ntachi obi ha
en400-ig
Funny Funny Funny. . . . Oh mehn, this movie is super funny. if you are looking for a movie to lift your mood up then this is the right movie for you.
Ihe na-atọ ọchị, Ihe na-atọ ọchị, Ihe na-atọ ọchị. . Nna ee, ihe nkiri a juputara n’ọchị. Ọ bụrụ na ị na-achọ ihe nkiri ga-akpali gị mmụọ, nke a bụ ihe nkiri ahụ ga-enye gị ihe ị chọrọ
en400-ig
Superb movie!!. . This has got to be the best made movie to come out of Nigeria, not to mention hilariously funny!
Ihe nkiri dị ukwuu!!. . Nke a bụ ihe nkiri kacha mma e mepụtara na Naịjịrịa, o juputakwara n’ọchị.
en400-ig
BEAUTIFUL AFRICAN WOMEN
ỌMALỊCHA ỤMỤNWAANYỊ AFRỊKA
en400-ig
I don't know on what basis people have given this movie such a low rating but believe me after a long time I've a watched such a good, cute, clean and better than Bollywood movie.
Amaghị m ebe ndị nyere ihe nkiri a akara ala si weta echiche ha mana kwenye ihe m kwuru, ihe nkiri a bụ ihe m leregoro kamgbe ọtụtụ oge. O nweghi ntụpọ, ọ maka, ma kaa Bollywood mma
en400-ig
The picture quality of this movie is great, and the director did a good job.
Ngosipụta ihe esereese dị na ihe nkiri a dị mma, onye nyere ntuziaka ya mere ya nke ọma.
en400-ig
Outstanding performance. . . . Temi Otedola's performance was truly stunning. I thoroughly enjoyed the layers that the story had and the way that each key piece of information was revealed.
Mmepụta pụrụ iche….. Agwa Temi Otedola na-aba anya. Ngosipụta ihe nkiri a tọrọ m ụtọ nakwa etu esi wepụta ozi nke ọbụla na ya.
en400-ig
A Major Step in taking back our narrative. . . . This movie, has really showed a deep side of the struggles of the people we often ignore. Easy to see a person to judge, but when stories like these are told you start to look at everyone with a different lens. The ending, though abrupt keeps you in a limbo and holds you in a powerful suspense pondering on what you just witnessed.
Nzọụkwụ dị ukwuu n’ịmalite iji aka anyị kọwa akụkọ anyị… Ihe nkiri a na-egosipụta ahụhụ ndị anyị leghara anya n’obodo na-ata. Ọ na-adịri anyị mfe ịkpe mmadụ ikpe, mana mgbe akọrọ ụdị akụkọ a, ọ ga-eme ka ịmalite ile mmadụ ọbụla anya n’ụzọ. Ngwụcha ya dọrọ oke mmasị ma juputa n’obinkonelu nke ga-eme ka ị chịgharịwa uche maka ịhe ị hụrụ
en400-ig
Spot On!!! 🔥🔥🔥. . Definitely African movie of the year, enjoyed every minute of the 2hours 30minutes 😀👏👏👏🔥🔥🔥🔥🔥🔥✔✌
Onweghi ntụpọ!!! 🔥🔥🔥. . Nke a bụ ihe nkiri Afrịka nke afọ a. Awa abụọ na nkeji atọ ihe nkiri a tọrọ m ụtọ 😀👏👏👏🔥🔥🔥🔥🔥🔥✔✌
en400-ig
A rare story about the values of family from a very distinctive perspective. Eloquently interpreted with perfect casting
Akụkọ anaghị ahụ mgbe niile gbasara uru ezinụlọ bara site n’isi ụzọ ọzọ legara ya anya Atapịara ya nke ọma
en400-ig
Finally a great Nigerian film. For years I’ve been hoping that Nigeria would produce a really great film, and that’s where the Esiri brothers come in.
N’ikpeazụ, ihe nkiri si Naịjịrịa. Kamgbe ọtụtụ afọ ka m na-atụ anya ka Naịjịrịa mepụta ihe nkiri dị egwu. Esiri Brothers bụ ụdị ihe nkiri ahụ m na-atụ anya.
en400-ig
Honestly this movie is really good production wise and the sequel. Chills from top notch acting.
Eziokwu e ji amamihe mepụta ihe nkiri a nke ọma. Ekele dịrị ndị agwa nọ na ya maka ezi ngosipụta agwa ha
en400-ig
Hardly was there a period of 5 minute in this movie with nothing to smile, chuckle or laugh about. I don't think there is a Nigerian movie that beats this in it's genre (Fictional Comedy). The movie effects were as well commendable.
O siri ike nkeji ise ị ga n’ihe nkiri a ka ị ghara ịhụ ihe ga-atọ gị ọchị. Echeghi m na enwere ihe nkiri Naịjịrịa kacha udị ihe nkiri a (n’ihe nkiri ntọ ọchị arọrọ arọ). Mmetụta ihe nkiri ahụ dịkwa mma nke ọma.
en400-ig
Good Nollywood romantic comedy. . This movie is exactly cheesy enough to make you smile after a bad day.
Ihe nkiri ịhụnanya na-atọ ọchị nke Nollywood.. Ihe nkiri a nwere ikikere ime ka ị chịa ọchị ma inwe ụbọchị ọjọọ.
en400-ig
Nice cross-country movie. . . . The only thing that I don't like about this movie is the way there was little or no interaction with the Nigerian or Indian environment.. . . . Beautiful romantic movie.
Ihe nkiri metụtara obodo abụọ dị mma…. Naanị ihe m ahụghị n’anya na ya bụ na egosighi Obodo Naịjịrịa na Indịa na ya. Ihe nkiri ịhụnanya mara mma.
en400-ig
The story starts a bit slow but stick with it. Very good story.
Ihe nkiri a malitere site n’ịkpụ akpụ. Akụkọ dị mma.
en400-ig
King of Boys. . . . This series is absolutely fantastic, from the story line to the cast, costumes and the emotion portrayed by the protagonist. I'm sure proud to be a Nigerian at this time. Well done Kemi Adetiba, well done Sola Sobowale!
King of Boys....Ihe nkiri a amaka, malite n’akụkọ ya ruo na ndị mepụtara ya, akwa ha yi na mmetụtaobi e gosipụtara. Ana m eme nganga ịbụ onye Naịjiịrịa ugbua. Jisie ike Kemi Adetiba, jisie ike Sola Sobowale!
en400-ig
A must see for everyone. . . . Namaste wahala is a masterpiece and officially a cross between cultures. This Nollywood Bollywood collaboration have everything in a good romantic movie should have, the indian actors weré all great and played their roles perfectly.
Ihe nkiri onye ọbụla kwesịrị ịhụ.... Namaste wahala bụ ihe nkiri eji nka gosipụta nke na-egosi mmekọrịta dị n’etiti omenala abụọ. Njikọ Nollywood na Bollywood bụ ihe niile dị mma n’ihe nkiri ịhụnanya. Ndị niile bụ ndị Indịa nọ na ya gosiri agwa ha nke ọma.
en400-ig
Realistic, entertaining and all round good vibes. I could watch it all day. I wish they would air more than once a week though, asides from that, its just great. Most reality shows come off as scripted but not this one.
Ọ dị ire, na-atọ ụtọ. Na nchịkọta ọ dị mma. M ga-elerewu ya kwa ụbọchị niile. Ọ dị m ka sị bụrụ na a na-egosi ya karịa otu ugboro n’izu. ewepụ nke ahụ, ọ dị mma. Ụfọdụ ihe nkiri dị ire na-apụta dịka ihe emere eme, mana ọbụghị nke a.
en400-ig
On a Nollywood scale I'll give this movie an 9 because of it's unique storyline and excellent production which sets it aside from other Nigerian movies
N’ịgbaso usoro Nollywood, aga m enye ihe nkiri a akara itoolu n’ihi akụkọ ya pụrụ iche na ezi mmepụta ya nke mere ka ọghara ị dịka ihe nkiri Naịjịrịa.
en400-ig
Good story line. . . . It's a good movie and storyline. Loved it.
Akụkọ dị mma… Ọ bụ ihe nkiri dị mma nwere ọmalịcha akọmakọ. Ahụrụ m ya n’anya.
en400-ig
Speechless;. . . . This movie gave me goose bumps I connected in a way that literally tore my soul. Indeed depicted God the way and manner it should God bless the writer, producers and all involved. The actors too are top top everyone did a fantastic job.
Okwu kọrọ m.... Ihe nkiri a wụrụ m akpataoyi. Ọ dọrọ mmasị m ma dọrie obi m. N’ezie, e gosipụtara Chukwu etu okwesịrị. Chukwu gọzie onye dere ya, ndị mepụtara ya na ndị niile so na ya. Ndị agwa nọ na ya dị elu. Ha rụrụ ọrụ ha nke ọma
en400-ig
I enjoyed the relationship crafted between Mr. Tayo (Bimbo Manuel) and Ejiro (RMD),
Mmekọ dị n’etiti Maazị Tayo (Bimbo Manuel) na Ejiro (RMD) tọrọ m ụtọ,
en400-ig
One thing I like about the movie is the way the story was told and the ways the actors interpreted it. The writers, directors and cinematographers deserve an applaud for this effort.
Otu ihe m hụrụ n’anya n’ihe nkiri a bụ etu akụkọ ya si dị na etu ndị agwa nọ na ya si gosipụta ya. E kwesịrị ịkụrụ ndị dere ya, ndị nyere ntuziaka ya na ndị mere ihe osise ya aka maka mbọ ha gbara.
en400-ig
Best Christian Movie!!!. . . . I love this movie! It's so well done - The acting was awesome and the storyline was refreshing. Kudos to the entire cast and crew! Definitely a must-watch!. . . . P. S. You'll need tissues.
Ihe nkiri ụka kacha mma!!!… Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya! Emere ya nke ọma. Mmepụta ya dị mma akụkọ ya na-eju afọ. Ndi niile tinyere aka na ya ụnụ awaka. Ihe nkiri ekwesịrị ikiri!....MATA NA. Ị ga-achọ ihe ị ji eficha anya mmiri
en400-ig
Love it!. . I love the movie, the actors , the director etc. Everyone absolutely made it great with their acting skill. . . . Anyone who finds it bad doesn't clearly know a good movie, and possibly can't relate with our cultures.
Ahụrụ m ya n’anya….Ahụrụ m ihe nkiri a n’anya, agwa nọ na ya, onye nyere ntuziaka wdg. Onya ọbụla mere ka ọ dị iche site n’emereme ya. Onye ọbụla hụrụ ya ka ihe nkiri adịghị mma amaghị ihe nkiri dị mma, onwekwara ike ọ bụru na ọmaghị omenala anyị.
en400-ig
Awesome. . . . The movie was awesome with beautiful characters. I love seeing Bisola in movies, she's good.
Ọ maka …Ihe nkiri a mara mma tinyere agwa nọ na ya. Ọ na-atọ m ụtọ ịhụ Bịsọla n’ihe nkiri. Ọ dị mma.
en400-ig
Beautiful acting, beautiful directing, not so great story. . I had to open an account just to review this movie. This is a beautiful work of art.. .
Mmepụta dị mma, ntuziaka dị mma, akụkọ ya adịchaghị ukwuu. E mepere akantụ naanị ide maka ihe nkiri a. Ọ bụ ọrụ nka mara mma.
en400-ig
Interesting. . . . I really enjoyed this movie. The acting and story line was really good. I found it to be very interesting to wonder about Ishi's life - this for sure is an eye opener to so many who are forced into marriage.
Ọ na-adọrọ mmasị… Ihe nkiri a tọrọ m ụtọ. Mmepụta ya na akukọ ya mara mma. Ahụtara m ya dịka ihe dị mma iche maka ndụ Ishi- nke a n’ezie bụ ihe mmepe anya nye onye ọbụla amanyere n’alụmdi
en400-ig
Gabriel Afolayan is in a class of his own as an actor; he always understands the task.
Gabriel Afolayan bụ onye na-eme ihe nkiri pụrụ iche; ọ na-aghọta ọrụ ya mgbe niile
en400-ig
Not as Bad as reviewed.
Ọ dịghị njọ dịka esi dee maka ya
en400-ig
Great film and great action. . . . Great story original great action and great comedy all combined in one. Thrilling film and great cast.
Ihe nkiri na emereme dị ukwuu…. Ejikọtara akụkọ dị ukwuu, emereme na ihe ntọ ọchị dị ukwuu ọnụ na ya. Ihe nkiri na-akpalị mmụọ na ndị omee dị egwu
en400-ig
A well-acted, finely wrought epic that nevertheless struggles to balance the requirements of melodrama with its drive to capture a historical moment.
Ihe nkiri dị mma amara mee mana o gosiputaghị dịka esi chọọ na ihe nkiri ntọ ọchị nke ọma, ọ manyere na mmepụta agụgụala
en400-ig
Awesome. . . . The first time I saw this movie I was blown away. I don't want to sound crazy but I try to study things of this world. I hope to see a second installment with the same characters and a darker plot.
Ọ maka… Mgbe izizi m hurụ ya, o juru m anya. Achọghị m ikwu ka onye isi adịghị mma mana ana m amụ gbasara ihe ụwa a. Ana m atụ anya mmeputa ya nke abụọ agwa dịbu na nke mbụ nọ na ya nakwa akụko miriemi.
en400-ig
Amazing. . I'd of normally flicked past this, but honestly it's an amazing story. You can tell it had a low budget, but the direction and screen play is fantastic! The choreography of the fight scenes lacked a little. Worth a watch definitely
Ọ maka, ọ bụrụ na mbụ, a pụrụ m ịgafe ihe nkiri a, mana eziokwu bụ na ọ bụ ezigbo akụkọ, site na ya ka ị ga-ahụ na emefughi ọtụtụ ego na mmepụta ya mana ntuziaka ya na emereme ya amaka! Ngosipụta ebe a na-alụ ọgụ adịchaghị ukwuu. Ọ dị mma nkiri.
en400-ig
Engrossing tale of family and war. . . . I recommend this movie without reservation.
Akụkọ na-adọrọ mmasị gbasara ezinaụlọ na agha. Akwadoro m ihe nkiri a n’enweghi echiche abụọ.
en400-ig
Wow. . . . This movie really made me change my relationship for the best. Great movie. The movie did start off slow but it definitely kept me interested. The flash backs really made the ending even more intense because everything came together.
Wow.. Ihe nkiri a mere ka m hapụ onye mụ na ya nọbụ na-achọ onye ka mma. Ihe nkiri dị ukwuu. Ọ na-aga nwayọọ nwayọọ mgbe o bidoro mana elere m ya ruo na ngwụcha. Ngaghachi azụ n’akụkọ ya mere ka ngwụcha ihe nkiri a kpụrụ ọkụ n’ọnụ n’ihe na ihe niile mechara chịkọta ọnụ.
en400-ig
People will never learn if they don't even try.. . . . This movie tackles so many issues including the biggest one of all. Identity Crisis in Black men.
Ọ bụrụ na mmadụ anwaghị ịma ka ihe dị, onye ahụ agaghị amụta. Ihe nkiri a rụtụrụaka na nsogbu kacha ụmụnwoke ojii na-enwe nke bụ nchọpụta onwe.
en400-ig
Through an economy of exposition, Eyimofe, (translated as “This is My Desire”) delivers a timeless, universal portrait of human resilience while establishing Arie and Chuko as a welcome new addition to the filmmaking brood.
Site na mkpughe, Eyimofe (nke ntụgharị ya pụtara “Nke a bụ Mmasị m) gosipụtara mmadụ inwe ntachị obi ịpụta na nsogbu, ma mee ka Arie na Chuko bụrụ ndị ọhụrụ n’imepụta ihe nkiri.
en400-ig
it is a great movie from someone whom we know to be a great storyteller. Gold Statue may not be one of Tade Ogidan’s best works, but it ranks high up there
Nke abụ akụkọ dị mma sitere n’aka onye anyị mara bụ ezigbo ọkọ akụkọ. Gold Statue nwereike ọ bụghị ihe nkiri Tade Ogidan kara mepụta nke ọma mana ọ natara ogo dị elu.
en400-ig
Nice movie. . . . Great story line. It was worth watching. I certainly would recommend watching it.
Ihe nkiri dị mma. Akukọ dị ukwuu. Ọ dị mma nkiri. Ana m akwado ya
en400-ig
This was fun to watch. . . . The Delivery Boy is very refreshing, a beautiful story, told brilliantly. You should see it!
Nke a tọrọ ụtọ nkiri. …The Delivery Boy na-enye obi aṅụrị. Akụkọ mara mma akọrọ nke ọma. Ị kwesịrị ilee ya!
en400-ig
This show should have 5 seasons!!!!. . . . This show was so interesting and entertaining. If the real Caliphate has a problem with it. Change or abbreviate the name, abeg. Great cast!!! Great writing!!! Great visuals. :)
Ọ kwesịrị inwe mmepụta ise!!!... Ihe nkiri a na-adọrọ mmasị na-emekwa obi ụtọ. Ọ bụrụ na ndị ụka alakụba hụtara nsogbu na ya, gbanwee mọọbụ debiri aha ya. Biko, ihe nkiri amara mee ka ọ bụ!!! Edere akụkọ ya nke ọma!!! Ihe ngosi ya amaka. :)
en400-ig
Great movie. . . . I cannot for the life of me understand the low reviews for such a remarkable film. This series was so good that I binged the entire series as a Medical Student. Great work and thumbs up to the producer and casts.
Ihe nkiri dị egwu…Aghọtaghị m ihe mere eji ghara inye ya ederede nkwado etu ọ kwesịrị n’ihi na ọ bụ ihe nkiri pụrụ iche. Mmepụta ya niile dị mma nke a mere ka m lere ha nilie dịka nwa akwụkwọ dọkịta. Ihe nkiri a dị egwu. Eweriri m onye mepụtara ya na ndị agwa nọ na ya aka elu.
en400-ig
The production was great a d light years ahead of most of the sub-par movies of African cinema. This movie is truly a great step in the right direction for Afican cinema.
Emepụtara ya nke ọma. Ọ bụ ife nye ihe a na-emepụtabu na sịnịma Afrịka. Ihe nkiri a bụ ezi nzọụkwụ na-aga etu okwesịrị dịka o si metụta sinịma Afrịka
en400-ig
Entertaining live concert featuring lively arrangements of jazz and pop standards and an excellent orchestra
Ihe nkiri na-atọ ahaziri nke ọma nwere egwu jazi, popi, na okestra.
en400-ig
This return of the king is glorious.
Ihe nkiri a bụ return of the King nwere ebube.
en400-ig
Great job!!
Ọrụ dị ukwuu
en400-ig
Well crafted, highly personal story told with superb acting
Eji ezi nka dee ya, akụkọ onwe mere eme emepụtara nke ọma
en400-ig
Still one of the Best Nigerian films of 2017. . Isoken is a great film showcasing the culture of the area of the country. The layout, filming, colors and dressing tell much of the tradition quite well. The film has quite a good inject of laughter and great acting.. .
Ọ ka so na ihe nkiri kacha mma n'afọ 2017. Isoken bụ ihe nkiri dị ukwuu na-egosipụta omenala obodo. Nhazi, eserese, ụcha,na-egosi ọtụtụ omenala nke ọma. Ihe nkiri a nwere ebe ntọ ọchị na emereme dị mma na ya.
en400-ig
Great watch. . . . Great movie! I enjoyed the fact that they promoted the Igbo language!
Ọ dị mma nkiri….Ihe nkiri dị egwu! Ọ tọrọ m ụtọ na ha kwadoro asụsụ Igbo na ya!
en400-ig
Hand-held camera chases, emotionally fraught close-ups, arresting compositions and a script that gives a familiar story a distinctly African flavor make "Òlòtūré" a thriller you not only endure but marvel over and embrace.
Igwefoto eji agbasọ isere mmetụtaobi, nhazi na-adọrọ mmụọ na akụkọ dịka nke ama ama akọrọ n’ụzọ ọzọ. Nke a mere ka “"Òlòtūré” bụrụ ihe nkiri ị ga-anabata.
en400-ig
You need to watch this!!!!!. . . . A must watch!!! I'm in love with the character The plot Literally everything
Ị kwesịrị ilere ihe a!!!!!...Ihe kwesịrị ka elere!!! Ahụrụ m agwa nọ na ya n’anya. Nhazi akukọ ya zuruoke
en400-ig
fantastic movie
ihe nkiri tọrọ ụtọ
en400-ig
I love you - I have a baby…
Ahụru m gị n’anya…E nwere m nwa
en400-ig
A great piece of work by Kemi Adetiba, the story was well scripted, good cinematography, all actors gave a great performance. This is a world class movie... Kudos to the all the crews
Ihe nkiri nke Kemi Adetiba amara mee, e dere akụkọ ya nke ọma, ezigbo ihe eserese. Agwa niile nọ na ya mere nke ọma. Nke a bụ ihe nkiri toro ugo dị ukwu... Ndị niile tinyere aka mepụta ya, unu emeka.
en400-ig
Powerful film of a totally forgotten episode in history; not for the faint of heart.
Ihe nkiri dị ike nke ihe omume echefuru kpamkpam n’ akukọ mere eme. Ọ bụghị nke ndị ume na-ekorapụ
en400-ig
Great film - entertained and educated
Ihe nkiri dị ukwuu - na-enye obi ụtọ na-akuzikwa nkuzi
en400-ig
serious drama with subtle comedy, my type
ihe nkiri dị ike nwere ihe ntọ ọchị na ya, udị a na-amasị m
en400-ig